zeigbo at 6-02-2011 03:44 PM (13 years ago) (m) chukwu gozie ndi igbo
They can close the door against me but can't stop me frm coming in Posted: at 6-02-2011 03:44 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
missKalu at 6-02-2011 06:56 PM (13 years ago) (f) ya gozi kwa gi nwanne madu Posted: at 6-02-2011 06:56 PM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |
kurupt419 at 10-02-2011 04:31 AM (13 years ago) (m) ndi be anyi udo diri unu, ma chetakwa nu n'obu ebea bu ogbako ndi Igbo, onye nwere ihe ochoro ikwu ya welite ya bu okwu ka akpakoo ya onu n'obu maka ya ka eji were mepee onodu'a, ndewo nu Posted: at 10-02-2011 04:31 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bettsy at 11-02-2011 02:50 AM (13 years ago) (f) UNU NA- ASU ASUSU BEKEE MA UNU BU NDI IGBO. UNU NA- APKASU M IWE. GA MUTA ASUSU NNA GI. AMAROKWA M ASU YA NKEOMA MA ANA M AGBALI IMUTA YA. NA AGBANYEGHI NA M NO N'AMERICA MANA ANA M ASU YA NTAKIRI @Blings and Cyril BIKO KUZIKWUORO M. Posted: at 11-02-2011 02:50 AM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
UNU NA- ASU ASUSU BEKEE MA UNU BU NDI IGBO. UNU NA- APKASU M IWE. GA MUTA ASUSU NNA GI. AMAROKWA M ASU YA NKEOMA MA ANA M AGBALI IMUTA YA. NA AGBANYEGHI NA M NO N'AMERICA MANA ANA M ASU YA NTAKIRI
@Blings and Cyril BIKO KUZIKWUORO M.
inweghi nsogbu.... nani kwutawa $50 kwa izuka obula.. Posted: at 11-02-2011 01:26 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
ya gozi kwa gi nwanne madu
ne go du nu asa nwa..... nwata bu tomato jos Posted: at 11-02-2011 01:29 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 12-02-2011 02:00 PM (13 years ago) (f)
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 12-02-2011 02:00 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
ndjoe at 13-02-2011 02:59 AM (13 years ago) (m) lol Posted: at 13-02-2011 02:59 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kedu ihe na ato gi? Posted: at 14-02-2011 11:34 AM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
Reply |
Reply |
onyiis at 14-02-2011 01:13 PM (13 years ago) (f) ochi na atom
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 14-02-2011 01:13 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
Pointzero at 14-02-2011 10:09 PM (13 years ago) (m) nwa ada.....kedu onye kuziele gi ihea idele ebea
NEMO DAT QUOD NON HABET Posted: at 14-02-2011 10:09 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kinkino at 21-02-2011 05:19 PM (13 years ago) (f) otego aka mbiara na ebe a. igbo ndi oma no n'eba, ekele m unu oooo...ona agaka. Posted: at 21-02-2011 05:19 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 22-02-2011 10:23 AM (13 years ago) (f) udo chia !!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 22-02-2011 10:23 AM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
ochi eze... oto gi ichia na Jehovah bu eze Posted: at 26-02-2011 01:28 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
Sunnynus at 26-02-2011 06:09 PM (13 years ago) (m) kedu ki mere Posted: at 26-02-2011 06:09 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 1-03-2011 01:05 AM (13 years ago) (m) ....... Posted: at 1-03-2011 01:05 AM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 4-03-2011 12:28 PM (13 years ago) (f) Ndewo nu !!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 4-03-2011 12:28 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
alvan4u at 4-03-2011 05:31 PM (13 years ago) (m) bling, udiri mmadu gi ka mu choro na-eba. nwanne ka anyi tugharia uche na ife ga abara anyi bu ndi igbo uru. Posted: at 4-03-2011 05:31 PM (13 years ago) | Newbie | |
Reply |