Igbo's only (Page 145)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 142 143 144 [145] 146 147 148
- terryworld at 24-10-2011 01:50 PM (13 years ago)
(m)
amalo kwam! achoro m i gbaye  ya engagement ring  Cheesy

Posted: at 24-10-2011 01:50 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 24-10-2011 01:52 PM (13 years ago)
(f)
buru uchu ga ba na efe adiro Grin Grin Grin Grin

Posted: at 24-10-2011 01:52 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- terryworld at 24-10-2011 02:03 PM (13 years ago)
(m)
biko gwa ya na mu huru ya n'anya, a ga m achoru gi ego  Cheesy

Posted: at 24-10-2011 02:03 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 24-10-2011 02:14 PM (13 years ago)
(m)
biko si rapunu erimeri ma nye nu m guff ka mu nmichara
Posted: at 24-10-2011 02:14 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- terryworld at 24-10-2011 02:41 PM (13 years ago)
(m)
huh?i choro ka ara gba gi?

Posted: at 24-10-2011 02:41 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 24-10-2011 02:43 PM (13 years ago)
(m)
ara ona agba m abum obere nwa ka gi?
Posted: at 24-10-2011 02:43 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- terryworld at 24-10-2011 03:12 PM (13 years ago)
(m)
mba,oya bia kam ye gi ya makana ibuvu onye ara

Posted: at 24-10-2011 03:12 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 24-10-2011 03:39 PM (13 years ago)
(m)
lekwa nu onye ara eke akpara nka biko nu
Posted: at 24-10-2011 03:39 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- terryworld at 24-10-2011 03:52 PM (13 years ago)
(m)
mu na ndi eke enwero afia, okwa giwa bu okpara Gaddafi

Posted: at 24-10-2011 03:52 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 24-10-2011 03:53 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: terryworld on 24-10-2011 02:03 PM
biko gwa ya na mu huru ya n'anya, a ga m achoru gi ego  Cheesy
nwokem iji sisi Huh?

Posted: at 24-10-2011 03:53 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- ndjoe at 24-10-2011 03:57 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kebella on 24-10-2011 03:53 PM
Quote from: terryworld on 24-10-2011 02:03 PM
biko gwa ya na mu huru ya n'anya, a ga m achoru gi ego  Cheesy
nwokem iji sisi Huh?

juo ya ofuma maka na obu gi na aka nkiti ka eji afu nwata eze
Posted: at 24-10-2011 03:57 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kebella at 24-10-2011 04:00 PM (13 years ago)
(f)
dimkpam ji eme onu olekwana  Cool otekwana ooo.......kedu ka ogbe gi di nwanne rapu nwokem a na ejighi afu  Grin Grin Grin Grin Grin

Posted: at 24-10-2011 04:00 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- ndjoe at 24-10-2011 04:06 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kebella on 24-10-2011 04:00 PM
dimkpam ji eme onu olekwana  Cool otekwana ooo.......kedu ka ogbe gi di nwanne rapu nwokem a na ejighi afu  Grin Grin Grin Grin Grin

ano m ofumma nwanne madu udo di na nkuru m, ejishiri m ebe nile ike nmiri adi gi arife na ogbe m ma oli lol hapu onye abakpa nike ahu na afubero ego oji ata akara ma ya fo kwa nke oga enye nwanyi
Posted: at 24-10-2011 04:06 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- terryworld at 24-10-2011 04:07 PM (13 years ago)
(m)
lee kwanu ndia!!!  unu amakwana  nnam bu onye isi ndi world bank?

Posted: at 24-10-2011 04:07 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- terryworld at 24-10-2011 04:08 PM (13 years ago)
(m)
lee kwanu ndia!!!  unu amakwana  nnam bu onye isi ndi world bank?

Posted: at 24-10-2011 04:08 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 24-10-2011 04:14 PM (13 years ago)
(m)
anyi ma na ibu onye isi ndi ulo aku nke uwa nile na azu ulo mama gi
Posted: at 24-10-2011 04:14 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- iykdon at 24-10-2011 04:17 PM (13 years ago)
(m)
Ndu mmiri ndu azu!ndi igbo ga-adi,nwanne ikwuru nke oma,owuru na-anyi chikota-aka onu obodo a ga-adi mma,ekperem bu ka ndi igbo nwere onwe ha,daalu.
Posted: at 24-10-2011 04:17 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- terryworld at 24-10-2011 04:33 PM (13 years ago)
(m)
nwenne nnoo,ihe ikwuru di n'anya ya

Posted: at 24-10-2011 04:33 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kurupt419 at 30-10-2011 05:25 PM (13 years ago)
(m)
UDO DIRI UNU
Posted: at 30-10-2011 05:25 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kebella at 30-10-2011 05:26 PM (13 years ago)
(f)
dikwara gi Cool

Posted: at 30-10-2011 05:26 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
1 ... 142 143 144 [145] 146 147 148

Featured Discussions