hapu onye ahu na ojihi okwu Posted: at 16-01-2010 03:49 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
meeki at 17-01-2010 04:26 PM (14 years ago) (m) Igbo bu Igbo..ekenekwee m unu,mana biko nu,ka anyi were amamihe na asu,ma na edekwa edemede a,ka anyi hapu idaba n'aka mba ozo!!! igbo kwenu Posted: at 17-01-2010 04:26 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Andes at 17-01-2010 05:48 PM (14 years ago) (m) I bend down the pass. Posted: at 17-01-2010 05:48 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Jbabygirl at 18-01-2010 09:21 AM (14 years ago) (f) Eziokwu ki kwuru, nwannem ganiru, chukwu nuyere gi, ndi igbo nile bikonu suo wanu igbo gbalianu ku unu na de puta kwaya ofuma, maka ndi obodo ozo ji ya aghoria anyi na ihe nile massara edezi obodo anyi, na ebe nile ego sia aputa na ala anyi a, ije kwe obodo ndiocha ndi ofemanu na ndi ozo chikwaya na aghoria anyi. Onye na mara ede, aga kuziri ya eba, ifere adi gi ya. Mu wan kana amukwa ya. Dalo unu ndi ebe anyi. Mmama anu ooo. Posted: at 18-01-2010 09:21 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
zolazola at 18-01-2010 09:36 AM (14 years ago) (m) igbo kwenu!!! Posted: at 18-01-2010 09:36 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Damianos at 18-01-2010 10:58 AM (14 years ago) (m) Nwanne mmadu kedu? Ekene diri chineke maka ebe a. A chorom kam yoo ndi Igbo ka anyi were obi nwayoo were na-eso ndi Naijiria. Posted: at 18-01-2010 10:58 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
edusailor at 18-01-2010 09:05 PM (14 years ago) (m) Umu nnaa,nde ewó n. Posted: at 18-01-2010 09:05 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Bazemaster at 19-01-2010 12:31 AM (14 years ago) (m) NDI IGBO KWEZUE NU! ISE O!
I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER Posted: at 19-01-2010 12:31 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kedu ebe isi wee bia? Posted: at 19-01-2010 05:14 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Eziokwu ki kwuru, nwannem ganiru, chukwu nuyere gi, ndi igbo nile bikonu suo wanu igbo gbalianu ku unu na de puta kwaya ofuma, maka ndi obodo ozo ji ya aghoria anyi na ihe nile massara edezi obodo anyi, na ebe nile ego sia aputa na ala anyi a, ije kwe obodo ndiocha ndi ofemanu na ndi ozo chikwaya na aghoria anyi. Onye na mara ede, aga kuziri ya eba, ifere adi gi ya. Mu wan kana amukwa ya. Dalo unu ndi ebe anyi. Mmama anu ooo.
obu idi okwu a kam choro ebe a Posted: at 19-01-2010 05:27 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
chubi at 19-01-2010 06:54 PM (14 years ago) (m) intresting ride on dear Posted: at 19-01-2010 06:54 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
ibu onye igbo? Posted: at 20-01-2010 11:21 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
chik001 at 20-01-2010 07:54 PM (14 years ago) (m) Nwanne mmadu kedu? Ekene diri chineke maka ebe a. A chorom kam yoo ndi Igbo ka anyi were obi nwayoo were na-eso ndi Naijiria.
Nne, anurum olu gi, chukwu gozie gi Posted: at 20-01-2010 07:54 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Pires07 at 20-01-2010 08:14 PM (14 years ago) (m) metro life
...everywhere i go they keep saying i'm Unique, well that's because my swag defines me. Posted: at 20-01-2010 08:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nde ewoooo n oooohhhhhh Posted: at 21-01-2010 05:39 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onye oma cy... kedu ka imere? Posted: at 21-01-2010 09:38 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
blings odokwu.......nna ehhh adinma ......kedu nke na eme Posted: at 21-01-2010 10:45 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onweghi ihe na eme nwanne m Posted: at 21-01-2010 01:18 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Vixenx at 21-01-2010 01:41 PM (14 years ago) (f) Igbo peeps Posted: at 21-01-2010 01:41 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
simeonval at 21-01-2010 02:10 PM (14 years ago) (m) i m igbo by origin,Ghananian by birth ans american by citizen Posted: at 21-01-2010 02:10 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |