I guess that makes you igbogham






hehe
Posted: at | |
Quote from: simeonval on 21-01-2010 02:10 PM i m igbo by origin,Ghananian by birth ans american by citizen I guess that makes you igbogham ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() hehe
| |||||
Quote from: blings_is_back on 19-01-2010 05:14 PM kedu ebe isi wee bia? O bu mu? E si m obodo anyi I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
ndi be-anyi ndewoo asi m ka m kele unu ReplySupport me... If you don't understand me don't write about me
| |||||
dalu nwoke oma Reply
| |||||
gbammmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmm Reply
| |||||
O bughi ndi Igbo niile know how to speak their language. Besides, why would u chooo i bido okara ebe a. Obi agaghi adi ndi ugwu nma maka nke a. O kwesiri i bu otu olu na naijapals. Ozo, olee isi nzuko ndi Igbo nke a ugbu a? U r obviously fishing for nsogbu.lol Reply
| |||||
Quote from: Duggy on 24-01-2010 06:17 AM O bughi ndi Igbo niile know how to speak their language. Besides, why would u chooo i bido okara ebe a. Obi agaghi adi ndi ugwu nma maka nke a. O kwesiri i bu otu olu na naijapals. Ozo, olee isi nzuko ndi Igbo nke a ugbu a? U r obviously fishing for nsogbu.lol ur funny baby............nne oweghi kwa nsogbu obula nke anyi na acho ebe a,ka ma nobu ka anyi malu nde bu nde nke anyi
| |||||
Nwa afo asusu Igbo dikwa udi na udi. Ihe i na asukwa ebe a bu Anambara obughi Igbo Izugbe. Ma obi dim oke uto na ihe di otu a gbabatara gi n´obi maka oga amasi m nke ukwu ihu na asusu Igbo ga abu asusu ndi obodo ozo ga acho imu na ulo akwukwo mahadum di elu na obodo di iche iche. Ana m atughari asusu Oyibo na Igbo maka otu mahadum na America. Mgbe obula ohere ntughari a putara m, obi na adi uto iñomi asusu Igbo na uzo puru iche. ReplyNdewo.
| |||||
Quote from: Duggy on 24-01-2010 06:17 AM O bughi ndi Igbo niile know how to speak their language. Besides, why would u chooo i bido okara ebe a. Obi agaghi adi ndi ugwu nma maka nke a. O kwesiri i bu otu olu na naijapals. Ozo, olee isi nzuko ndi Igbo nke a ugbu a? U r obviously fishing for nsogbu.lol biko ada di mma, achoyim ka ina asu ingri-igbo ebe a, maka na amaram na imara asu igbo ofuma... isi nzuko ndi igbo ebe a bu ka anyi mara onwe anyi, maka na nwanne di na mba.. onye si na obu okwu kam na acho ya, ya bia gwam ya na iru kam were aka rukpo ya anya...... Igbo ndi oma.. dalu nu oh!!!!!!!!!
| |||||
Quote from: toneroh on 24-01-2010 01:28 PM Nwa afo asusu Igbo dikwa udi na udi. Ihe i na asukwa ebe a bu Anambara obughi Igbo Izugbe. Ma obi dim oke uto na ihe di otu a gbabatara gi n´obi maka oga amasi m nke ukwu ihu na asusu Igbo ga abu asusu ndi obodo ozo ga acho imu na ulo akwukwo mahadum di elu na obodo di iche iche. Ana m atughari asusu Oyibo na Igbo maka otu mahadum na America. Mgbe obula ohere ntughari a putara m, obi na adi uto iñomi asusu Igbo na uzo puru iche. Ndewo. adighi kwam sure na ibu onye igbo.... kedu ebe isi na ala igbo?
| |||||
why are you preaching ethnocentrism? Reply
| |||||
Onye bu onye a afa ya bu Livy. ReplyGini mere ndi mmadu anagh anu ihe. Asi so so ndi igbo, ya wa esi ebe oshi tinye isi bia na ko ihe na ewegi isi, biko unu gbahara ya. Igbo bu igbo, dalu nu. no matter how incorrect ur time is, it will be correct twice a day.
| |||||
Quote from: Livy on 28-01-2010 06:01 AM why are you preaching ethnocentrism? mgbe obula iji wee sucha oyibo were oso si ebe a puo... onye ofe mmanu
| |||||
gbammmmmmmm Reply
| |||||
bling kedu ka i di nwanee mmadu asi m kam kele unu ReplySupport me... If you don't understand me don't write about me
| |||||
una welldone o,we wey nor sabi write igbo go go nack head for wall,lol Replyanything worth doing is worth doing well
| |||||
ibos, tell me wetin u wan yarn make i help u de ya. owu ihe oma na eme ebe a. Replyobu ka anyi mata igbo bu igbo. Ndi oma dalu nu. no matter how incorrect ur time is, it will be correct twice a day.
| |||||
English plssssssssssss Reply
| |||||
oburu na imaghi asu igbo biko si ebe a puo Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 29-01-2010 02:07 PM oburu na imaghi asu igbo biko si ebe a puo ![]() ![]() ![]()
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)