This is total languagecism, don't worry wen Yar'Adua comes back wu wil ad Arab languages too
odika isi ana emebezi gi emebe.... jebe kwa ulo ogwu kitaa, maka na echi tere aka..... onye isi mgbaka Posted: at 8-01-2010 02:44 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
colenzo at 8-01-2010 05:05 PM (15 years ago) (m) ndi igbo ekene m unu,bling i mere ofuma udo ga diri gi nwanne
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 8-01-2010 05:05 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
colenzo at 8-01-2010 05:09 PM (15 years ago) (m) ndi igbo ekene m unu,bling i mere ofuma udo ga diri gi nwanne
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 8-01-2010 05:09 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
colenzo at 8-01-2010 05:22 PM (15 years ago) (m) anyi ga-echee echiche mara ihe anyi ga eme ndi ugwu na ndi ofe mmanu
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 8-01-2010 05:22 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nwanne mmadu dalu maka okwu gi.... ihe ikwuru amaka Posted: at 11-01-2010 10:51 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
zolazola at 11-01-2010 11:36 AM (15 years ago) (m) mechonu? Posted: at 11-01-2010 11:36 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
obu mu ka ina agwa ihe ahu?.... odika itara ncha na ututu a Posted: at 11-01-2010 12:01 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
zolazola at 11-01-2010 02:50 PM (15 years ago) (m)   ? Posted: at 11-01-2010 02:50 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
zolazola at 11-01-2010 02:51 PM (15 years ago) (m)   ? Posted: at 11-01-2010 02:51 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ruffrugged at 11-01-2010 07:49 PM (15 years ago) (m) blings please this site is called naijapals not igbopals please do not tribalise. this site should encourage the exact opposite, thank you Posted: at 11-01-2010 07:49 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nasa22 at 13-01-2010 11:29 AM (15 years ago) (f) Hey! oforo ntakiri ka ntabie ire ebeaoooooo, kama na omere ka m gbam mbo hu na m chetara ka esi ede edemede na asusu igbo. Posted: at 13-01-2010 11:29 AM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
zolazola at 13-01-2010 02:54 PM (15 years ago) (m) blings please this site is called naijapals not igbopals please do not tribalise. this site should encourage the exact opposite, thank you
kedu, i wan learn igbo Posted: at 13-01-2010 02:54 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Just4dady at 13-01-2010 03:20 PM (15 years ago) (m) Udele anyuo nsi na Alter! ikuku ekugo, ndibe anyi ike okuko agbago na anwu, Olugo afo iri na abuo mrapulu ala igbo, ma omeghikwam ka nchefue otu esi ede asusu igbo, olugo na omume, di anyi imara asu suo na ikwe, ma imaghi asu asukwala na ani suo na ukwu gi, ndi banyi ogwu go ka oram na onu, udo ga adiri anyinile n,ofu n,ofu! Posted: at 13-01-2010 03:20 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
PHINO at 13-01-2010 10:09 PM (15 years ago) (m) IGBO BU IGBO MMA MMA NU.OBI NA ATOM KA IKE OKUKO IMATA NA EJI IGBO EKWU OKWU EBEA.KA CHINEKE GOZIE NDI IGBO NILE MAKA NA IGBO BU OKE MBA Posted: at 13-01-2010 10:09 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
blings please this site is called naijapals not igbopals please do not tribalise. this site should encourage the exact opposite, thank you
taaaaaaaaa!!!! mechie onu.... kedu ihe ima ana ekwu ebe a.... ifuro ka ihu di ka onye mmuo... ewu offia Posted: at 15-01-2010 03:23 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
dalu onye ziri ozi. gi mana umu igbo adighi ejiko aka onu na ihe ha na eme, nke bu nsogbu ma nyere anyi nile. okwu gi di nma kama odighi nfe ndi igbo ijeko obi na olu.
ada di mma, ihe ikwuru amaka, oburu na anyi nile kwete na anyi ga eji ofu obi, na eziokwu anyi ga emeli ya... Posted: at 15-01-2010 03:43 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
xter at 15-01-2010 04:03 PM (15 years ago) (m) e yi crse yigi yigi amadioha maku satpa anaksunamun
Here comes d Great King Xtervaganza  Posted: at 15-01-2010 04:03 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ajiluv at 15-01-2010 09:39 PM (15 years ago) (f) these is an advice for you all your act of rasism in everything is becoming too much u have to stop dont try to divide nijapals like your fore fathers try to divide nigerian Posted: at 15-01-2010 09:39 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Abby at 16-01-2010 04:34 AM (15 years ago) (f) I'm not sure the person above knows what racism means... My moms Igbo so i'm allowed to write my corrupt igbo  ... imelagi Posted: at 16-01-2010 04:34 AM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
e yi crse yigi yigi amadioha maku satpa anaksunamun
xter... obu iyi ka ina akpo anyi ka obu gini?.... biko kwa ata kwana ire gi Posted: at 16-01-2010 10:53 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |