mallorca at 2-05-2010 03:20 AM (15 years ago) (m) odizikwa ka ndi ugwu ana abatazi na onudu ndi igbo a,akam adikwaghi ya o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-05-2010 03:20 AM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 2-05-2010 05:34 PM (15 years ago) (m) KEDU IHE NDI UGWU NA NDI OFE MMANU N`EME EBE A? BLINGS ONWERE ONYE NA ACHO UNU OKWU?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 2-05-2010 05:34 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 2-05-2010 05:37 PM (15 years ago) (m) mr word-so ibu nwafor self? odikwa mma o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-05-2010 05:37 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 2-05-2010 06:24 PM (15 years ago) (m) ina aju ajuju? abum nwa afo igbo amuru ofuma, kedu ka imere?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 2-05-2010 06:24 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 2-05-2010 06:27 PM (15 years ago) (m) adim mma dalukwa,kedu obodo isi na ala igbo?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-05-2010 06:27 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 2-05-2010 06:44 PM (15 years ago) (m) ABU M ONYE UNITED STATE OF ANAMBRA (U.S.A) KEDUKWANU EBE ISI?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 2-05-2010 06:44 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 2-05-2010 06:48 PM (15 years ago) (m) hahhahaha-am Anambarian too.Obodo gi kam na ajugi biko
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-05-2010 06:48 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 2-05-2010 08:22 PM (15 years ago) (m) obodom bu nnukwu obodo na anambra, imaara Aguleri? kedu maka nke gi
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 2-05-2010 08:22 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 2-05-2010 08:51 PM (15 years ago) (m) mr word-Aguleri kariri nnukwu obodo fa kwesiri inwe state nke fa iche.Aguleri vs Umuleri
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 2-05-2010 08:51 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
KEDU IHE NDI UGWU NA NDI OFE MMANU N`EME EBE A? BLINGS ONWERE ONYE NA ACHO UNU OKWU?
nwanne........... ndi ofemmanu na ndi ugwu ekwe ro ka anyi rie nri dobe efele..... okwa ha bu nsogbo anyi nwere ebe a oh Posted: at 3-05-2010 09:25 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 3-05-2010 10:41 AM (15 years ago) (m) KEDU IHE NDI UGWU NA NDI OFE MMANU N`EME EBE A? BLINGS ONWERE ONYE NA ACHO UNU OKWU?
nwanne........... ndi ofemmanu na ndi ugwu ekwe ro ka anyi rie nri dobe efele..... okwa ha bu nsogbo anyi nwere ebe a oh GBASI HA NKITI KA M JIRI ANYAM ABUO FU ONYE OBULA GA EKWUGHARI EBE A OZO mr word-Aguleri kariri nnukwu obodo fa kwesiri inwe state nke fa iche.Aguleri vs Umuleri
kedu obodo nke gi? kama idara na enu?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 3-05-2010 10:41 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
a trust m gi........ onye obula ihuru ebe a.... biko were egbe gbajia ya ukwu Posted: at 3-05-2010 10:46 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 3-05-2010 10:54 AM (15 years ago) (m) nsogbu adiro at all, hapu kam fu onye ara, ara na agba, kam kuziere ya otu esi ayi ara
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 3-05-2010 10:54 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
idi too much my guy Posted: at 3-05-2010 11:02 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 3-05-2010 11:06 AM (15 years ago) (m) obu taa ka imara?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 3-05-2010 11:06 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
okwa taa oh Posted: at 3-05-2010 11:43 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 3-05-2010 11:50 AM (15 years ago) (m) chei, ikwesiri imuta omume m, oso oso
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 3-05-2010 11:50 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 3-05-2010 12:41 PM (15 years ago) (m) ndi ba ekele oma kam jiri bia ebea ugbua wee na asi ka ngozi diri unu n'ile o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 3-05-2010 12:41 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 3-05-2010 12:48 PM (15 years ago) (m) kedu ka imere?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 3-05-2010 12:48 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 3-05-2010 12:54 PM (15 years ago) (m) Mr world ya mara gi mma o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 3-05-2010 12:54 PM (15 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |