Igbo's only (Page 44)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 41 42 43 [44] 45 46 47 ... 148
- mallorca at 15-05-2010 02:32 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: Bazemaster on 15-05-2010 01:14 PM
Bia, nwoke uwa i choro ka m ghara ina agwa gi okwu? Biko, akpokwala m ajo aha ozo
bia baze orugo nke ndi igbo igba onwe ha egbe onu? odikwara unu egwuo. jisie nu ike o

Posted: at 15-05-2010 02:32 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Bazemaster at 15-05-2010 02:36 PM (14 years ago)
(m)
Anaghi m agba mgba.............

Posted: at 15-05-2010 02:36 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 15-05-2010 07:03 PM (14 years ago)
(m)
Mr world oputara na imaghi ihe iga eme na election na? majia resultum na nke bling togeda ma dikwa choo na obu ya winuru Mr Naijapal 2010.infact ma obughi bling onweghi onye ozo.

Posted: at 15-05-2010 07:03 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Bazemaster at 15-05-2010 08:18 PM (14 years ago)
(m)
hmm, unu achoro ime election?

Posted: at 15-05-2010 08:18 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 01:36 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 15-05-2010 07:03 PM
Mr world oputara na imaghi ihe iga eme na election na? majia resultum na nke bling togeda ma dikwa choo na obu ya winuru Mr Naijapal 2010.infact ma obughi bling onweghi onye ozo.

gaa tunyere ya, agaghim amaji result gi na nke blings 2geda because na result ga aputa publicly so kpokoba ndi bunu ka ha tunyere ya

Posted: at 17-05-2010 01:36 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 01:39 AM (14 years ago)
(m)
@bazemaster kedu ihe na ezuzu gi? obu maka nam juru blings ma ibu oso chi egbu ka ijiri na ekwu yanyanpu? kpachara anya gi o

Posted: at 17-05-2010 01:39 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 17-05-2010 03:49 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 17-05-2010 01:36 AM
Quote from: mallorca on 15-05-2010 07:03 PM
Mr world oputara na imaghi ihe iga eme na election na? majia resultum na nke bling togeda ma dikwa choo na obu ya winuru Mr Naijapal 2010.infact ma obughi bling onweghi onye ozo.

gaa tunyere ya, agaghim amaji result gi na nke blings 2geda because na result ga aputa publicly so kpokoba ndi bunu ka ha tunyere ya
bia biko world man-echem nobu so umu nwanyi na evote? biko kowaram maka ihea ofuma

Posted: at 17-05-2010 03:49 AM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 04:23 AM (14 years ago)
(m)
ana evotu onye ga abu Mazzi Naijapals 2010, onye votu ya kachasi ga bu onye mmeri, nya mere gbagharia ga acho onye ga atughere gi, ma nwoke ma nwanyi ka ha nyere gi aka na aha gi di na ndi na azo nya bu ochichi

Posted: at 17-05-2010 04:23 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 17-05-2010 09:54 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 17-05-2010 01:36 AM
Quote from: mallorca on 15-05-2010 07:03 PM
Mr world oputara na imaghi ihe iga eme na election na? majia resultum na nke bling togeda ma dikwa choo na obu ya winuru Mr Naijapal 2010.infact ma obughi bling onweghi onye ozo.

gaa tunyere ya, agaghim amaji result gi na nke blings 2geda because na result ga aputa publicly so kpokoba ndi bunu ka ha tunyere ya

 Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin Grin
Posted: at 17-05-2010 09:54 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 10:30 AM (14 years ago)
(m)
ogini na ato gi ochi?

Posted: at 17-05-2010 10:30 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 17-05-2010 10:41 AM (14 years ago)
(f)
uwa nile na atoya ochi
Posted: at 17-05-2010 10:41 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 10:49 AM (14 years ago)
(m)
hmm, idi sure na obughi ara na agba ya?

Posted: at 17-05-2010 10:49 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 17-05-2010 10:52 AM (14 years ago)
(f)
ochi ya ahu di too much, oburu godu nwanyi anawu aka nike
Posted: at 17-05-2010 10:52 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 17-05-2010 10:58 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 17-05-2010 10:30 AM
ogini na ato gi ochi?

ichoro ima ihe na atom?...... hmmmmmm

Quote from: rbest on 17-05-2010 10:52 AM
ochi ya ahu di too much, oburu godu nwanyi anawu aka nike

oburozi gi na anawu mu aka nike kita?....
Posted: at 17-05-2010 10:58 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 17-05-2010 11:01 AM (14 years ago)
(f)
iwa aka n'ike o na ato ochi ?

Posted: at 17-05-2010 11:01 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 11:15 AM (14 years ago)
(m)
@blings ibu oso chi egbu?

Posted: at 17-05-2010 11:15 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 17-05-2010 11:23 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 17-05-2010 11:01 AM
iwa aka n'ike o na ato ochi ?

juo ya onye bu uzo kwuo ya...... o ga abu na anawu ya aka ike  na o na aso ya ochi

Quote from: Mr-World on 17-05-2010 11:15 AM
@blings ibu oso chi egbu?

chukwu ekwekwala ihe ojoo
Posted: at 17-05-2010 11:23 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 11:37 AM (14 years ago)
(m)
ma keduzi nke ina ekwu okwu IWU AKA N`IKE?

Posted: at 17-05-2010 11:37 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 17-05-2010 11:39 AM (14 years ago)
(f)
ok ..... maka o di m ka o na...................eehhh en !!

Posted: at 17-05-2010 11:39 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 17-05-2010 11:43 AM (14 years ago)
(m)
hahahaha obughikwa mu na gi so ekwu nkea.........blings ga egbu gi egbu taaa

Posted: at 17-05-2010 11:43 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 41 42 43 [44] 45 46 47 ... 148

Featured Discussions