Posted: at | |
| |||||
Quote from: Vixenx on 27-06-2010 04:19 AM Quote from: ndjoe on 27-06-2010 04:14 AM Quote from: Vixenx on 27-06-2010 03:49 AM Quote from: logten on 27-06-2010 12:56 AM Igbos are well renowned for their use of proverbs or idioms in expressing themselves. Let us build a catalogue of these proverbs with explanation in English language so that other tribes will appreciate how rich our heritage is. nwanyi na akpa aku akpa onu ma onu egbughi ya aku egbo ya.:a woman dat is gathering wealth and mouth if her mouth did not kill her ,then wealth will kill her. o gbara nwa awu owku nyere la ya aka ije ije.he who kick a toad helps it in walking.
| |||||
Quote from: deaconmekkux on 14-07-2010 04:28 PM Abiakwam nwanne,juonum ajuju azu n`ihi n`esim oru....[UDENE]..[1]Ahia zusia,udene ewere onodu..[2]Onweghi ihe gbasara Udene n`onye okpu - isi...[3]Udene buru ezigbo anu,ndi ochie akara irinata ya...[4]Okenye anoghi n`uno,umu aka erie Udene chee n` o bu Egbe....[5]Nwata na achu Udene,ojide ya,oga eji ya mee gini,maka Udene abughi anu oriri.....KAM GAA MA PUTA..... Eze odinana akam di n'elu o HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Ekwu ekwu mere onu, ma anu anu mere nti ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
EZI NWANNEM,{MALLORCA}UDO DIRI GI NWA AFO..OGA ADIRI GI NA MMA OOO....kAM TUNYE GI AZU,N`IHI OBU ORU KAM SI......[NKITA]...[1]Nkita na- agbo oke uja,adighi ata aru...[2]Nkita anaghi ata okpukpu anyawara ya n`olu..[3]Nkita na onye nwe ya na egwu egwu,odikw eze adighi ya n` onu....[4]O bu nkita rie nsi,eze aga ree ewu?....[5]....Oka mma sina ebutere ozu nkita n` ama okuko,makana ebute ozu nwa okuko n` ama nwa nkita,ndi mmadu ga-asi n` obu nkita tagburu ya.... Reply
| |||||
Mmili ama efi na anya Replyigba nni na ofe
| |||||
onye gburu dibia na agworo ya ogwu,ndi na-emere ya nsi o gwula Reply
| |||||
Ihe ana ehi madu ehi bu nwanne ya Reply
| |||||
o na eme atopu nwanyi akwa,elebe n'anya Reply
| |||||
Ejula kpuru isi,ghoro onwe ya nri Reply
| |||||
mbughari mbughari ka eji ere mbe Reply
| |||||
o tara amu ebule ji ibi ugwo Reply
| |||||
Anya ka-eji ama oka kara aka Reply
| |||||
Ji kwuru akwu,amaghi anya nbazu n'ele ya Reply
| |||||
Agwo loro ibe ya,odu ya aputala n'onu Reply
| |||||
Quote from: deaconmekkux on 15-07-2010 04:10 PM EZI NWANNEM,{MALLORCA}UDO DIRI GI NWA AFO..OGA ADIRI GI NA MMA OOO....kAM TUNYE GI AZU,N`IHI OBU ORU KAM SI......[NKITA]...[1]Nkita na- agbo oke uja,adighi ata aru...[2]Nkita anaghi ata okpukpu anyawara ya n`olu..[3]Nkita na onye nwe ya na egwu egwu,odikw eze adighi ya n` onu....[4]O bu nkita rie nsi,eze aga ree ewu?....[5]....Oka mma sina ebutere ozu nkita n` ama okuko,makana ebute ozu nwa okuko n` ama nwa nkita,ndi mmadu ga-asi n` obu nkita tagburu ya.... Eze odinana ibu onye buru ebu HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: bertona12 on 18-07-2010 08:42 PM Agwo loro ibe ya,odu ya aputala n'onu gbam HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
AGWARAM ONYE NA MU AGAGHI ABIA OZO,...EJIM ILULU WEE BIA..{OKENYE}[1]OKENYE ANAGHI ANO N`ULO,EWU AMUO N`OGBU..[2]OKENYE AMAGHI EGWU ANA,BU OKENYE ARURU ANA..[3]OKENYE HURU EBE UMU-AKA NA EGWU ILI OZU,MA GBA HA NKITI,OBURU NA EGWUCHA YA BU ILI,ONYE KA AGA ELI NA YA?....[4]ENWERE EBE OKENYE NA NWATA GA EGWURU EGWU,NWATA SI YA KA HA AMU NKE ONYE KANU...[5]OKENYE NA-ATURU GI ASI,KWEBE YA N`ISI N`ISI...[6]OKENYE NA AMAGHI OKWU SIRI N`IBE YA EKWUONA IHE YA ONWE YA CHORO IKWU...[7]O BU NWA MARA IHE,KA NDI OKENYE KPO EJE OKWU UMU NNA.....[KA ODI OGE OZO,IGBO BU IGBO NDEWONU] Reply
| |||||
Eze Odinana 1 of Naijapals ur a worthy son of the soil. ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
ONYE NKPU NKPU DARA ADA SI OWURU LE GHA WURU ALA Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)