Igbos come show your proverbs skills (Page 16)

Date: 27-06-2010 12:56 am (14 years ago) | Author: Alfred
1 ... 13 14 15 [16] 17 18 19 ... 22
- nicestobi at 19-07-2010 08:10 PM (14 years ago)
(m)
edi-abballi!

Posted: at 19-07-2010 08:10 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- deaconmekkux at 20-07-2010 02:59 PM (14 years ago)
(m)
WUNEM MALLORCA,ANWUCHULA ONYE NKEM....KAM TUPUKWA NDIA N`IHI OJURUM ONU.....[1]UGWUMAGANA[CARMELLION]SIRI NA YA ONWE YA AGAGHI EKWORO N`OKU NA-AGBA N`OFIA,HAPU IGA IJE OTU NNE YA SIRI WEE KUZIERE YA...[2]AWO SIRI N`OBU UMU MMADU KPORO YA AWO,N`IHI YA ONWE YA WORO ONYE WORO YA,N`EZIGBO AHA YA BU "ONYE ACHONAM"....[3]IHE NA-ESI NKAKWU ISI,DI YA N`OKPUKPU....[4]OKUKO RICHAA MKPURU AKWU DI N`UKWU NKWU,YA WEREZIA ETE RIA ENU NKWU GA WETA NKE DI N`ENU NKWU....[5]IHE AHU MERE ATURU EPUGHI MPI,BU YA MERE YA AMAGHI IHE.....[6]AGWO ANAGHI HAPU IMU IHE OGONOGO......[7]ONA EME UGO GBUZUE,OCHAKEE........KAM GAA MA LOGHACHIKWA.....UDO CHIAANU.
Posted: at 20-07-2010 02:59 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- meeki at 21-07-2010 05:03 PM (14 years ago)
(m)
MGBADA DARA IBI BU URU DINTA!!
Posted: at 21-07-2010 05:03 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- solid_solid at 21-07-2010 06:23 PM (14 years ago)
(m)
NWOKE KWURU OTO TUBA NWANYI IME , OMUTARA YA NGWORO
Posted: at 21-07-2010 06:23 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 22-07-2010 06:45 AM (14 years ago)
(m)
hhhmmm.... keduzi etu aga-esi tuba nwayi ime ka omuta onyedika obama?
Posted: at 22-07-2010 06:45 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 06:52 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on 22-07-2010 06:45 AM
hhhmmm.... keduzi etu aga-esi tuba nwayi ime ka omuta onyedika obama?

kechie ya anya,ukwu na aka wee tubaya ime !!
Posted: at 22-07-2010 06:52 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 22-07-2010 07:30 AM (14 years ago)
(m)
ichoro ka ndi uwe ojii nwuchie mmadu?
Posted: at 22-07-2010 07:30 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 07:34 AM (14 years ago)
(m)
O BUGHI MMADU JURU N'ULO NKPORO / ULO NGA?  OBUGHI NNE MURU HA?
Posted: at 22-07-2010 07:34 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 22-07-2010 07:40 AM (14 years ago)
(m)
kita ka m matara ebum n'obi gi, ogaghi ere, nna ha ejeghi oku asaa.
Posted: at 22-07-2010 07:40 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 08:11 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on 22-07-2010 07:40 AM
kita ka m matara ebum n'obi gi, ogaghi ere, nna ha ejeghi oku asaa.

Okwa i choro imuta Obama? ka m gwa gi ihe ana eme were amuta Obama!!
































 
Posted: at 22-07-2010 08:11 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- solid_solid at 22-07-2010 09:36 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on 22-07-2010 06:45 AM
hhhmmm.... keduzi etu aga-esi tuba nwayi ime ka omuta onyedika obama?

ichoro imuta Obama? .... agam akuzirigi very soon
Posted: at 22-07-2010 09:36 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 02:06 PM (14 years ago)
(m)
keziere ya ugbua
Posted: at 22-07-2010 02:06 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- solid_solid at 22-07-2010 02:10 PM (14 years ago)
(m)
obu ezi okwu?
Posted: at 22-07-2010 02:10 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 02:22 PM (14 years ago)
(m)
ee
Posted: at 22-07-2010 02:22 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 22-07-2010 02:58 PM (14 years ago)
(m)
ebe obu na Aba di otua keduzi ka Umuahia ga adi
Posted: at 22-07-2010 02:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 03:09 PM (14 years ago)
(m)
OTU OCHA!!
Posted: at 22-07-2010 03:09 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 22-07-2010 05:58 PM (14 years ago)
(m)
mpa ghi onye owerri ginwa buru onye mba ano
Posted: at 22-07-2010 05:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 06:03 PM (14 years ago)
(m)
onye ka i na agwa?
Posted: at 22-07-2010 06:03 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 22-07-2010 08:40 PM (14 years ago)
(m)
ilu ka mu na atu oo
Posted: at 22-07-2010 08:40 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 22-07-2010 08:49 PM (14 years ago)
(m)
ya burukwa ilu!!
Posted: at 22-07-2010 08:49 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
1 ... 13 14 15 [16] 17 18 19 ... 22

Featured Discussions