Igbos come show your proverbs skills (Page 18)

Date: 27-06-2010 12:56 am (13 years ago) | Author: Alfred
1 ... 15 16 17 [18] 19 20 21 22
- shaoyang at 24-07-2010 04:25 AM (13 years ago)
(m)
hhmm.....
Posted: at 24-07-2010 04:25 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 24-07-2010 02:38 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: bertona12 on 23-07-2010 09:58 PM
Quote from: kurupt419 on 23-07-2010 12:36 PM
Quote from: solid_solid on 23-07-2010 10:51 AM
biko nu ndi Igbo ibem, onye obula turu ilu abea, ka o'kowaa ya ..... ka anyi wee ike iyota ilu oturu

igbo si na nwata aturu ilu kowara ya ego eji luta nne ya furu ohia. akwa ina anu?Huh?Huh?Huh??
I na-asi guoro gi nso ala,amuru gi n'elu


Posted: at 24-07-2010 02:38 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- deaconmekkux at 24-07-2010 02:39 PM (13 years ago)
(m)
.....[1]AGADI NWANYI EKUNYERE NWA,OSI N`EZE ADIGHI YA N`ONU,EKUNYERE YA SI YA TAGBUE......[2]OBURU NA ONWU EGBUGHI JI AHU EJIRI WEE CHU AJA,OMECHAA,O GA EPU OME....[3]ANA ANO N`AMA ONYE UJO NA ATU AKA N`EBE AHU DIKE BIBURU NA MBU...[4]MMIRI NA AMATO IHE AZORO N`UKWU,MANA ONAGHI AMATO IHE EKWURU N` ONU.....[5]MBEREDE NYIRI DIKE,MANA MBEREDE KA EJI AMA DIKE....[6]UBOCHI AMURU DIKE NA MBA,KA AMURU IBE YA....[7]ONYE AFO NA -ASA,ANAGHI ASO OHIA....[8]ONYE IBI ANAGHI ANYU NSI N`OHIA ATA.....[9]OKPU UZU AMAGHI AKPU OGENE,YA LERE EGBE ANYA N`ODU.....[10]MMADU ANAGHI ANO NA MMIRI,NCHA ABAA YA ANYA........KA ODI MDBE OZO......
Posted: at 24-07-2010 02:39 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- shaoyang at 24-07-2010 04:06 PM (13 years ago)
(m)
o hooooo
Posted: at 24-07-2010 04:06 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 24-07-2010 04:14 PM (13 years ago)
(m)
shot ogbe pkem shot ogbe pkem, ogbe why na?
Posted: at 24-07-2010 04:14 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Desirewant at 24-07-2010 10:49 PM (13 years ago)
(f)
onye kwe, chi ya ekwe ; if u say yes ur God will say yes
Posted: at 24-07-2010 10:49 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- amkal at 24-07-2010 11:12 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 23-07-2010 11:16 AM
Quote from: amkal on 23-07-2010 01:32 AM
oji oso agbakuru ogu oma ghi na ogu bu onwu

ibu ezigbo nwa ada igbo

udo diri ghi abum ezigbo Ogene Abia
Posted: at 24-07-2010 11:12 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- shaoyang at 25-07-2010 02:06 AM (13 years ago)
(m)
ok
Posted: at 25-07-2010 02:06 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 25-07-2010 04:27 AM (13 years ago)
(m)
e-e=m
Posted: at 25-07-2010 04:27 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 25-07-2010 04:49 AM (13 years ago)
(m)
nwoke nkea ina-esoghari mu na nwam nwanyi n'azu uche gi di kwa ya o
Posted: at 25-07-2010 04:49 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 25-07-2010 04:56 AM (13 years ago)
(m)
obughi gi ka m na eso,o bu nwa gi nwanyi....ka m mara ma o ga-enyetum ntakiri..ofu onu so so..
Posted: at 25-07-2010 04:56 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 25-07-2010 03:01 PM (13 years ago)
(m)
i lee anya n'iru nwa-adaa iga ahu n'obi bu ya so anuri,ihe oputara bu na origo ihe gbara agba ya bu n'enyegodu gi ya onweghi ihe i puru imenwu ya
Posted: at 25-07-2010 03:01 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 25-07-2010 05:05 PM (13 years ago)
(m)
ngwa naa..tupuru nwa nkita okpukpu n'ezi,hapuziere ya na ndi mmuo ogu..nyegodu m nwa ada aa..ka i mara ma oga enekwa gi anya n'iru ozo!!!
Posted: at 25-07-2010 05:05 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- solid_solid at 26-07-2010 11:56 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: amkal on 24-07-2010 11:12 PM
Quote from: blings_is_back on 23-07-2010 11:16 AM
Quote from: amkal on 23-07-2010 01:32 AM
oji oso agbakuru ogu oma ghi na ogu bu onwu

ibu ezigbo nwa ada igbo

udo diri ghi abum ezigbo Ogene Abia

nno nwada  ....
Posted: at 26-07-2010 11:56 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 26-07-2010 01:31 PM (13 years ago)
(m)
AGADI NWANYI ANIYI AKA NKA NA EGWU OMA AGBA
Posted: at 26-07-2010 01:31 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- amkal at 26-07-2010 08:19 PM (13 years ago)
(f)
hmmmm
Posted: at 26-07-2010 08:19 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- shaoyang at 27-07-2010 05:34 PM (13 years ago)
(m)
ndi okenye kwuru okwu si; okuko nuo ahiri ala achuo ya oso, meeki where have you been? did you actually did it?
Posted: at 27-07-2010 05:34 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 27-07-2010 05:39 PM (13 years ago)
(m)
i don show..eehe....isi na meeki mere gini?
Posted: at 27-07-2010 05:39 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 27-07-2010 05:49 PM (13 years ago)
(m)
oteelari anyi iji n'achoghari gi kpoko kwaa ndi ina cacus anyi gbacahaa izu, otutu kwuru ihe di iche iche mana anyi si ka anyi nyetu obere oge tupu anyi akpwaputa ihea anyi bu ndi ichie choputara ma ka ana-ekwu ka ana-ekwu gi si n'elu landia ka landrover. anyi wee n'aju keduzi ka nkea siri me? ebee ka itinyere isi?
Posted: at 27-07-2010 05:49 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 27-07-2010 05:54 PM (13 years ago)
(m)
umunna m ndi nwe m....iwe ewela unu ooo...agara m njem n'obodo chinchon...
Posted: at 27-07-2010 05:54 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
1 ... 15 16 17 [18] 19 20 21 22