Posted: at | |
| |||||
.... Reply
| |||||
nkpakala ga ama ozo ma na ozo ga ala Reply
| |||||
igbo nakwa fia aru asusu Reply
| |||||
..... Reply
| |||||
...[1]OME N`UCHE OBI YA KORO JI N`IKPERE,MA KWOO YA N`AFU ONU YA....[2]EZE ONYE AGWANAM,UBOCHI NSI KA ANO YA N`AKWA,ODIGHI ONYE GA AGWA YA......[3]ANA EMERE NWANYI,YA ANA EMERE ONYE DI YA MMA.....[4]AKOWA AKUKO DI ONYE ORIA MMA,YA ASI TUGHARIARA YA PILO.....[5]IHE DI WORO OGORI GA AZU N`AHIA......[6]OME IHE JIDE OFO,N`IHI OFO JI OGU ERE.....[7]ANU NWERE MPI ADIGHI ABA N`UJU....[8]OBODO OBUNA BUTERE MNU TURU OSIMIRI MARA IHE NDI OZO AMAGHI......[9]ONYE GBURU DIBIA NA AGWORO YA OGWU,NDI IRO YA HA AAGWUNA?......[10]NTUKWU NA AGU NGWERE,MA ODU EKWEGHI YA........KA ODI MGBE OZO. Reply
| |||||
ndi igbo ndi oma na ege nti... e kele m unu ooooo.....ilu ka eji mara ndi igbo... buko lekwa nu nkw nji bia ooo...ana ama atu otele, o dika o di na olu. m na ata abu gi na obi, i na ata abuchi m iru. aku fe cha ya adara awo. okuko ga agba obara ka eko ya ra.... Replyngwa chere kwa nu...akam na abia kwa....
| |||||
nwa nza kpuo nku odika oga aka nneya Reply
| |||||
idikwa sure ? Reply
| |||||
Quote from: deaconmekkux on 7-08-2010 05:51 PM ...[1]OME N`UCHE OBI YA KORO JI N`IKPERE,MA KWOO YA N`AFU ONU YA....[2]EZE ONYE AGWANAM,UBOCHI NSI KA ANO YA N`AKWA,ODIGHI ONYE GA AGWA YA......[3]ANA EMERE NWANYI,YA ANA EMERE ONYE DI YA MMA.....[4]AKOWA AKUKO DI ONYE ORIA MMA,YA ASI TUGHARIARA YA PILO.....[5]IHE DI WORO OGORI GA AZU N`AHIA......[6]OME IHE JIDE OFO,N`IHI OFO JI OGU ERE.....[7]ANU NWERE MPI ADIGHI ABA N`UJU....[8]OBODO OBUNA BUTERE MNU TURU OSIMIRI MARA IHE NDI OZO AMAGHI......[9]ONYE GBURU DIBIA NA AGWORO YA OGWU,NDI IRO YA HA AAGWUNA?......[10]NTUKWU NA AGU NGWERE,MA ODU EKWEGHI YA........KA ODI MGBE OZO. ozo gburu akam di n'elu o.....acho ma afughi adighi ako n'akpa gi bu Dibia HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: nicestobi on 19-08-2010 12:54 AM idikwa sure ? GINI? ![]()
| |||||
amakwam gi? Reply
| |||||
KA M'GAFEEE Reply
| |||||
biko gafe nke oma Reply
| |||||
UDO Reply
| |||||
yes, udo di Reply
| |||||
NDI IGBO SI NA EMENYERE NWA OGBENYE EMENYERE NWA ANOSIKE Reply
| |||||
biko, udi igbo aah, ana'm anu ha Reply
| |||||
ANU LAM Reply
| |||||
eeh hee! e me la Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)