ILOVEIT at 18-03-2011 12:12 AM (13 years ago) (m) eziokwu?!!
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-03-2011 12:12 AM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
Reply |
meetgaya at 18-03-2011 10:30 AM (13 years ago) (m) kwakwa malako, kwa ida ge ya? Posted: at 18-03-2011 10:30 AM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 18-03-2011 02:16 PM (13 years ago) (m) unu di safe si aka gbala oso maka na ebido begim Posted: at 18-03-2011 02:16 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 18-03-2011 02:20 PM (13 years ago) (m) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? mgbe mbukwanu m'gara ekwuheri ife nile a maka ikwa iron ma obu ikwa nku? Posted: at 18-03-2011 02:20 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 18-03-2011 02:22 PM (13 years ago) (m) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? Nwanne ife ana eme adiroo easy... Umu dimkpa ana emegheri maka ihe di na etiti ukwu umuada if dem see u for corner for wey u dey rastle dat same thing wey dey for etiti ukwu no body go believe say na u dey talk Posted: at 18-03-2011 02:22 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:09 PM (13 years ago) (f) Le kwa kam na etoast KB since ..ona eme ka parts ya adiro adi na ahia.
iga na St Micheal Road na Aba--parts ya juru ebe afu heheheheeeeeeeeeeeee !!! o di ka inwere odo ahia na ebe ahu ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:09 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:12 PM (13 years ago) (f) Le kwanu mu anya ooo, kedu nkwa nke bu ma mu oga agadowu nwa na asusu mu .. bikoo kedu ebe di nwa nnoo. kpota ya kam luo ya olu na ahu ogbanje ga agbakwa mmadu ebea o....oburuzie na mu agaghi eji asusu igbo jide nwada na oru...kedu nke nga eji Amasi kwanu mu.. Ebe inwe kwara Phd na asusu igbo, Ma nwe kwa MsD na ijide nwa asanma . Biko gosi anyi ihe ijiri buru okanga na ihe edemede igbo Nwanne,ife adighi ako ebe ona adi.....si kponye m otu nwa ada igbo ka ikenga m zuo ya ahu ugbu a..eji onu etinye azu n'ofe ajoo nwa siri owere baa nne ya na afo
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:12 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
moniconyez at 18-03-2011 03:14 PM (13 years ago) (m) BIA NWANNE ILARUO GWARA'M NWA NNE GI NWANYI OKPU'M AHU NA ACHORO'M IKPUYA Posted: at 18-03-2011 03:14 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:14 PM (13 years ago) (f) o biri na aja ocha juru ebe nile maka ndi na agba afia mba ozo
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:14 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:15 PM (13 years ago) (f) BIA NWANNE ILARUO GWARA'M NWA NNE GI NWANYI OKPU'M AHU NA ACHORO'M IKPUYA soso ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:15 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:16 PM (13 years ago) (m) Le kwa kam na etoast KB since ..ona eme ka parts ya adiro adi na ahia.
iga na St Micheal Road na Aba--parts ya juru ebe afu heheheheeeeeeeeeeeee !!! o di ka inwere odo ahia na ebe ahu ? KB na edebe mu bu Onye njenje na parts ya di uko...
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:16 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:17 PM (13 years ago) (f) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? o buro iko ka ochoro ikwa kama o choro olulu
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:17 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:18 PM (13 years ago) (f) Le kwa kam na etoast KB since ..ona eme ka parts ya adiro adi na ahia.
iga na St Micheal Road na Aba--parts ya juru ebe afu heheheheeeeeeeeeeeee !!! o di ka inwere odo ahia na ebe ahu ? KB na edebe mu bu Onye njenje na parts ya di uko... i ma na part di na udi na udi enwere original nweekwa imitation
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:18 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:18 PM (13 years ago) (m) Le kwanu mu anya ooo, kedu nkwa nke bu ma mu oga agadowu nwa na asusu mu .. bikoo kedu ebe di nwa nnoo. kpota ya kam luo ya olu na ahu ogbanje ga agbakwa mmadu ebea o....oburuzie na mu agaghi eji asusu igbo jide nwada na oru...kedu nke nga eji Amasi kwanu mu.. Ebe inwe kwara Phd na asusu igbo, Ma nwe kwa MsD na ijide nwa asanma . Biko gosi anyi ihe ijiri buru okanga na ihe edemede igbo Nwanne,ife adighi ako ebe ona adi.....si kponye m otu nwa ada igbo ka ikenga m zuo ya ahu ugbu a..eji onu etinye azu n'ofe ajoo nwa siri owere baa nne ya na afo Nne, akam na ukwu m dikwa ocha o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:18 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:20 PM (13 years ago) (f) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? Nwanne ife ana eme adiroo easy... Umu dimkpa ana emegheri maka ihe di na etiti ukwu umuada agbaghi aka afu nwata eze o.....maka na ife na emi amu... na emi kwa ego o.... odogwu !!!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:20 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:21 PM (13 years ago) (f) Le kwanu mu anya ooo, kedu nkwa nke bu ma mu oga agadowu nwa na asusu mu .. bikoo kedu ebe di nwa nnoo. kpota ya kam luo ya olu na ahu ogbanje ga agbakwa mmadu ebea o....oburuzie na mu agaghi eji asusu igbo jide nwada na oru...kedu nke nga eji Amasi kwanu mu.. Ebe inwe kwara Phd na asusu igbo, Ma nwe kwa MsD na ijide nwa asanma . Biko gosi anyi ihe ijiri buru okanga na ihe edemede igbo Nwanne,ife adighi ako ebe ona adi.....si kponye m otu nwa ada igbo ka ikenga m zuo ya ahu ugbu a..eji onu etinye azu n'ofe ajoo nwa siri owere baa nne ya na afo Nne, akam na ukwu m dikwa ocha o heheheheheeeeeeeeeeeee !! mana ikenga gi ruru unyii ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:21 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
moniconyez at 18-03-2011 03:21 PM (13 years ago) (m) Hmmmm Posted: at 18-03-2011 03:21 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
ILOVEIT at 18-03-2011 03:22 PM (13 years ago) (m) bia omalicha asampete nwa. ONYII ife ichara bu nchasa,ejighi enyo ele lu gi, maka na ibu omuma asa aru,onwa ututu..biko bia gugu o mu OBI
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-03-2011 03:22 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:22 PM (13 years ago) (f) mademoiselle je veux danser avec toi,passe qui veux etre belle mon jolie si vous plait ma cherie si la danse fini,un rentere chez moi heheheheeeeeeeeeeeee !!! est-que t'as la vache qui rire ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:22 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |