onyiis at 18-03-2011 03:24 PM (13 years ago) (f) bia omalicha asampete nwa. ONYII ife ichara bu nchasa,ejighi enyo ele lu gi, maka na ibu omuma asa aru,onwa ututu..biko bia gugu o mu OBI
hmmmmmmmmmm..............ihere ne emezim
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:24 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:26 PM (13 years ago) (f) Nne aham bu chima, abu nwa afa igbo nke si la Anambra, otogo mgbe njiri na a sho ka nmu na ngi na ayi, lee anya a huru m gi nya, nke ukwu, mgbe m furu na izizi, okpupu nii nle di nme ahu m kpuonku, biko, dechiahra m osiso, a huru ngi nya
Bia chima, ndi Anambra anyi adighi ako udi akuko na egwu mike Ejeagha a ina akogheri ebea..... lolz on agwa gi na okpukpu nile di ya na ahu wee kpoo nku
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:26 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:26 PM (13 years ago) (m) ofu ife na egbu mmadu
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:26 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:27 PM (13 years ago) (f) i have toasted a girl in swahili b4...she didnt understnd but she accepted!!
lolz
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:27 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:28 PM (13 years ago) (m) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? o buro iko ka ochoro ikwa kama o choro olulu Nwanne... ogbe amu aburo ogbe nwa
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:28 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:29 PM (13 years ago) (f) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? Nwanne ife ana eme adiroo easy... Umu dimkpa ana emegheri maka ihe di na etiti ukwu umuada if dem see u for corner for wey u dey rastle dat same thing wey dey for etiti ukwu no body go believe say na u dey talk lolz
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:29 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:29 PM (13 years ago) (m) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? Nwanne ife ana eme adiroo easy... Umu dimkpa ana emegheri maka ihe di na etiti ukwu umuada agbaghi aka afu nwata eze o.....maka na ife na emi amu... na emi kwa ego o.... odogwu !!! na etum afa na ujo adiro atum
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:29 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:30 PM (13 years ago) (f) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? o buro iko ka ochoro ikwa kama o choro olulu Nwanne... ogbe amu aburo ogbe nwa o di ka o ga abia sara onu ya
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:30 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 18-03-2011 03:31 PM (13 years ago) (f) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? Nwanne ife ana eme adiroo easy... Umu dimkpa ana emegheri maka ihe di na etiti ukwu umuada agbaghi aka afu nwata eze o.....maka na ife na emi amu... na emi kwa ego o.... odogwu !!! na etum afa na ujo adiro atum Agu !! anu ana agba egbe ya ana ata nri !!!!!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 18-03-2011 03:31 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:31 PM (13 years ago) (m) Le kwanu mu anya ooo, kedu nkwa nke bu ma mu oga agadowu nwa na asusu mu .. bikoo kedu ebe di nwa nnoo. kpota ya kam luo ya olu na ahu ogbanje ga agbakwa mmadu ebea o....oburuzie na mu agaghi eji asusu igbo jide nwada na oru...kedu nke nga eji Amasi kwanu mu.. Ebe inwe kwara Phd na asusu igbo, Ma nwe kwa MsD na ijide nwa asanma . Biko gosi anyi ihe ijiri buru okanga na ihe edemede igbo Nwanne,ife adighi ako ebe ona adi.....si kponye m otu nwa ada igbo ka ikenga m zuo ya ahu ugbu a..eji onu etinye azu n'ofe ajoo nwa siri owere baa nne ya na afo Nne, akam na ukwu m dikwa ocha o heheheheheeeeeeeeeeeee !! mana ikenga gi ruru unyii ? Nneoma...ikenga Mallorca bu onye richa oguba kwa ya ozo..anom nife ana eme
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:31 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kebella at 18-03-2011 03:34 PM (13 years ago) (f) onye aruru ani......... nwoke ojoooo .............
my name is kebella ........yu already no that ...heheh...if yu wanna smell what kebella is cooking........bring it up!! Posted: at 18-03-2011 03:34 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
moniconyez at 18-03-2011 03:34 PM (13 years ago) (m) Very soon this site will turn to. French,Spanish and Dutch SITE...With what i am seeing here lol Posted: at 18-03-2011 03:34 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
Odikwa egwu for here Posted: at 18-03-2011 03:37 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:39 PM (13 years ago) (m) omalicha nwa, asa mpete nwanyi oma oma uma asa aru nne tam tam nwa ka ibu chai onye oma biko soro kene'm ka anyi je fu papa gi maka na ikpubego'm okpu ifunanya na isi lolz
maka ikwa iko ka iga eji akogheri ife nile a? Nwanne ife ana eme adiroo easy... Umu dimkpa ana emegheri maka ihe di na etiti ukwu umuada agbaghi aka afu nwata eze o.....maka na ife na emi amu... na emi kwa ego o.... odogwu !!! na etum afa na ujo adiro atum Agu !! anu ana agba egbe ya ana ata nri !!!!! aga amara adighi ofere...
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:39 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ILOVEIT at 18-03-2011 03:41 PM (13 years ago) (m) ihere kwa? oya bia nso,maka na so aru gi ne me mu yori yori including my elephant trunk.
The difference between GENIUS and STUPIDITY is that, genius has it limits.. Posted: at 18-03-2011 03:41 PM (13 years ago) | Hero | |
Reply |
kebella at 18-03-2011 03:42 PM (13 years ago) (f) unu di safe si aka gbala oso maka na ebido begim Kam were ujo kwere
my name is kebella ........yu already no that ...heheh...if yu wanna smell what kebella is cooking........bring it up!! Posted: at 18-03-2011 03:42 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
kebella at 18-03-2011 03:44 PM (13 years ago) (f) Le kwa kam na etoast KB since ..ona eme ka parts ya adiro adi na ahia.
iga na St Micheal Road na Aba--parts ya juru ebe afu heheheheeeeeeeeeeeee !!! o di ka inwere odo ahia na ebe ahu ? nwanne ife ana eme adighi easy
my name is kebella ........yu already no that ...heheh...if yu wanna smell what kebella is cooking........bring it up!! Posted: at 18-03-2011 03:44 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 18-03-2011 03:45 PM (13 years ago) (m) ihere kwa? oya bia nso,maka na so aru gi ne me mu yori yori including my elephant trunk. nwunye mmadu na eme elephant trunk gi yori yori....so anya ka mji ele unu na saitia
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-03-2011 03:45 PM (13 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ihere kwa? oya bia nso,maka na so aru gi ne me mu yori yori including my elephant trunk. giri kwe ya nwayo ka d Elephant trunk gari iri puta na trouser gi oga di egwu Posted: at 18-03-2011 03:48 PM (13 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
djosh4cesc at 18-03-2011 03:51 PM (13 years ago) (m) Nne ahuru gi na anya..achoro m ira gi hahahahahha
Posted: at 18-03-2011 03:51 PM (13 years ago) | Upcoming | |
Reply |