Ka-Anyi Suo Igbo (Ndi Igbo Meeting) (Page 2)

Date: 24-08-2011 12:11 pm (12 years ago) | Author: Frank A.
1 [2]
- king_slyus101 at 25-11-2011 08:41 PM (12 years ago)
(m)
Udo di umu nne. onweghi ihe na eme nu. anyi bu umu afo igbo bu ndi nwe obodo a.
Posted: at 25-11-2011 08:41 PM (12 years ago) | Newbie
Reply
- mallorca at 26-11-2011 01:03 AM (12 years ago)
(m)
Quote from: kurupt419 on 30-10-2011 04:36 PM
Ndi be anyi udo diri unu dikwara onwe mepere  onodua. Mazi Marlloca kedu ka emere ejim n'aka na udo di?
Onye nze, akwum jim jim na ka zuma rock...oga adiri gi na mma o

Posted: at 26-11-2011 01:03 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Skypon2002 at 26-11-2011 03:15 AM (12 years ago)
(m)
unu na atapia asusu n'ebaa ooooo Cheesy Cheesy

Posted: at 26-11-2011 03:15 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Somaniya at 24-12-2011 04:59 AM (12 years ago)
(f)
Gini bu ndi Igbo ga izute ka e detara akwukwo edemede. E bu ka so ekeelee onye Ndi Igbo na asuu na dee. Kam be erutu ndi Igbo onye na achoo muuoo Igbo. nke ofu? Koowaa biko.   Smiley
Posted: at 24-12-2011 04:59 AM (12 years ago) | Newbie
Reply
- Somaniya at 24-12-2011 05:11 AM (12 years ago)
(f)
Quote from: Somaniya on 24-12-2011 04:59 AM
@ OP Maka gini bu e dee ndi Igbo ga izute ka e detara akwukwo edemede. E bu ka so ekeelee onye Ndi Igbo na asuu na dee. Kam be erutu ndi Igbo onye na achoo muuoo Igbo. nke ofu? Koowaa biko.   Smiley Bono mdee nke ahuu feecha na dee ozo.
Posted: at 24-12-2011 05:11 AM (12 years ago) | Newbie
Reply
- escapedprince at 24-12-2011 06:51 AM (12 years ago)
(m)
igbo ekele mu unu! ya diri nwoke na nwayi nma,
  achorom ka ndi igbo nile no ebea,ka anyi di na otu mgbe nile!
ka chineke gozie onye obula na ezi na ulo ya,
  udo na oga ni ihu buru nke ndi igbo oge nile,
ndewo nuo.
Posted: at 24-12-2011 06:51 AM (12 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Skypon2002 at 24-12-2011 08:51 AM (12 years ago)
(m)
Quote from: escapedprince on 24-12-2011 06:51 AM
igbo ekele mu unu! ya diri nwoke na nwayi nma,
  achorom ka ndi igbo nile no ebea,ka anyi di na otu mgbe nile!
ka chineke gozie onye obula na ezi na ulo ya,
  udo na oga ni ihu buru nke ndi igbo oge nile,
ndewo nuo.

udo diri gi
i bu kwa ezigbo onye igbo
omasiri'm otu e si ede asusu igbo a  Cheesy

Posted: at 24-12-2011 08:51 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Somaniya at 25-12-2011 06:48 AM (12 years ago)
(f)
Dalu EscapedPrince ekwuo adinma.
Posted: at 25-12-2011 06:48 AM (12 years ago) | Newbie
Reply
- Skypon2002 at 25-12-2011 11:22 AM (12 years ago)
(m)
nne nne, kedu ka e'mere? Cheesy

Posted: at 25-12-2011 11:22 AM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kebella at 27-02-2012 11:15 PM (12 years ago)
(f)
Quote from: Chizze on 31-10-2011 11:17 PM
KB, asim ndu nmiri ndu azu. Egbe bere ugo bere. M na'ayo olisa bi na igwe ka o juputa ebun na'uche anyi nili na afo oma ya, ma mezuo nkwa ngozi na oganihu ya na ndu anyi. Nwannem, anwuchile maka ekpere oma dum i kperele m. O ga adiri nma n'aha Olisa bi na Igweh. Ka Chineke mezie okwu.
amin!! egbe siri ibe ya ebena nku kwa ya..........ejim n'aka na aru di gi na ndi be gi Smiley

Posted: at 27-02-2012 11:15 PM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- henryihuoma at 28-02-2012 11:54 PM (12 years ago)
(m)
NDI IGBO KWEENU! NDI IGBO KWEENU!! NDI IGBO KWEZUONU!!! ISEEEE, YA DIRI UMU AFO IGBO N'ILE NA NMA, EKELE M N'AGARA ONYE CHEPUTARA ATUMATU NKAA, YA DIRI GI NA NMA NKE UKWUU, MGWA NDI IGBO K'ANYI SUONU IGBO. NDEWO NU (PROUD IGBOIST)
Posted: at 28-02-2012 11:54 PM (12 years ago) | Newbie
Reply
- charbalos at 13-03-2012 07:37 AM (12 years ago)
(m)
Ekelem umu afo igbo ndi ona anu oku n'obi gbasara asusu na omenala igbo.ofu ihem nchoro ide n'bea bu na nwa afo owere n'aku egwu kuru n'egwu si "UKWU NO ANYI N'MBA ARI ANYI NMA LARUO NU ULO".I laru ulo abughi nani igba ugboala lawa ala igbo,man isu asusu igbo oge nile we n'kuzikwara ndi n'maghi kesi asu asusu igbo.otu aka ahu anyi ga gba mbo nweh otu gana elebara anya maka ina ACHPUTA/HOPUTA okwu ndi oyibo NDI NKE NADIGHI N'ASUSU ANYI WEE KWE IKE INYE ODI MKPURUOKWU NDIA AHA,ka oga aburu na asusu igbo ga na eme ndi mmadu anuri isu
Posted: at 13-03-2012 07:37 AM (12 years ago) | Newbie
Reply
- Solidstonez at 29-04-2012 12:50 PM (12 years ago)
(f)
hmmmmmmmmmm

Posted: at 29-04-2012 12:50 PM (12 years ago) | Addicted Hero
Reply
- jessymic at 22-06-2012 04:14 PM (11 years ago)
(f)
unu emla oooooooooooooooooo
Posted: at 22-06-2012 04:14 PM (11 years ago) | Upcoming
Reply
- sophiebaby at 22-06-2012 04:20 PM (11 years ago)
(f)
mbouck daka kusong yan frooo

Posted: at 22-06-2012 04:20 PM (11 years ago) | Addicted Hero
Reply
- escapedprince at 22-06-2012 04:24 PM (11 years ago)
(m)
Quote from: sophiebaby on 22-06-2012 04:20 PM
mbouck daka kusong yan frooo
Kedu ije ??
Posted: at 22-06-2012 04:24 PM (11 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Boobies at 22-06-2012 05:29 PM (11 years ago)
(f)
EGBE BERE UGO BERE NKE SI IBE YA EBELA GOSI YA EBE O GA EBE..... UDOOOO
Posted: at 22-06-2012 05:29 PM (11 years ago) | Upcoming
Reply
- zitto1 at 23-06-2012 08:56 AM (11 years ago)
(m)
Udo diri unu nile.  Ezi okwu obi dim uto maka ife unu dere na e ba.... Anamu amu igbo wayo wayo.... Ma bike unu were mu otu unu huru biko.  Ihe na eme na obodo anyi kwesiri ka yi indi Igbo diri notu nakwa asu igbo maka ogosiri na yi echefu be hi ide dika nnayi ha - Ikemba, Uwazuruike ha na ohaneze idi igbo.... Biko unu jisie ike...
Posted: at 23-06-2012 08:56 AM (11 years ago) | Newbie
Reply
- DJSNIPPER at 1-07-2012 11:44 PM (11 years ago)
(m)
echi ada gu agu
Posted: at 1-07-2012 11:44 PM (11 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 [2]