cadanre at 24-06-2010 11:46 AM (14 years ago) (f) Watching and trying to make a point.
IN ZAKA FADI, FADI GASKIYA, KOMAI TA JA MA A YI MAKA Posted: at 24-06-2010 11:46 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ScReAmZ-X at 24-06-2010 03:45 PM (14 years ago) (f) No need for that cuz you are too slow to get it. Posted: at 24-06-2010 03:45 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Mr-World at 24-06-2010 04:21 PM (14 years ago) (m) BIA MMADU ATO OO, SINI EBEA PUO TUPU IWE EWE M, ACHOROM ITI MMADU IFE EBEA, KEDU ONYE KACHASI WEE ZUZUO EZUZU OGE M NA ANOGHI YA?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 24-06-2010 04:21 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
can i jus pass Posted: at 24-06-2010 04:38 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ndjoe at 24-06-2010 06:31 PM (14 years ago) (m) kedu ihe na emezi ebea? Posted: at 24-06-2010 06:31 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
aghotaziro kwam oh Posted: at 24-06-2010 06:39 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 25-06-2010 12:52 AM (14 years ago) (m) ndigbo anaghi ede knwugheri na akwukwo.Ekwusigo kwam
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 25-06-2010 12:52 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
nicestobi at 25-06-2010 12:59 AM (14 years ago) (m) NWANNEM KWUBA OBI GI Posted: at 25-06-2010 12:59 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 25-06-2010 01:09 AM (14 years ago) (m) NWANNEM KWUBA OBI GI
onudu igbo unu kwesiri iji wey na acho contact ntu ife ga esi wey mee na ndu onye obula, ya ka unu jizi achu nwa anyi na ikwu ife enweghi isi.ndi mba ozo na ajum mgbe obula ife na emenu ka fa mara na anyi oga emeko ife onu.nkenu unu bu so ekwurukwu,Ekwusigom kwam
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 25-06-2010 01:09 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
nicestobi at 25-06-2010 01:35 AM (14 years ago) (m) hmmm..onye nkuzi..gwaba anyi okwu Posted: at 25-06-2010 01:35 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 25-06-2010 01:40 AM (14 years ago) (m) hmmm..onye nkuzi..gwaba anyi okwu
amam na imaghi na onwere ife ana ewepu na anu tupu eri ya? okaragi mma na imu anya ka azu.Ekwusigo kwam
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 25-06-2010 01:40 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
nicestobi at 25-06-2010 02:01 AM (14 years ago) (m) EBE KA E NOR KITA MALLORCA? Posted: at 25-06-2010 02:01 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ScReAmZ-X at 25-06-2010 03:10 AM (14 years ago) (f) BIA MMADU ATO OO, SINI EBEA PUO TUPU IWE EWE M, ACHOROM ITI MMADU IFE EBEA, KEDU ONYE KACHASI WEE ZUZUO EZUZU OGE M NA ANOGHI YA?
This Nwoke onye ara. I keep telling you to.......Kpachara anya gi. Posted: at 25-06-2010 03:10 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Mr-World at 25-06-2010 03:35 AM (14 years ago) (m) bia nwata nwanyi ogini ka m mere gi? kedu ife ijiri na achum ka igbue? oburu ogu na ogaghi ele na isi m, ekwensu biko nyerem efe kam jere chim ozi
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 25-06-2010 03:35 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 25-06-2010 05:42 AM (14 years ago) (m) ukochukwu mr world, biko jekwa ozi chukwu nke oma tupu e je ebe ahun or-zili gi, gbambor fu na e biakwala be mu kam ye gi ego okada Posted: at 25-06-2010 05:42 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bismack at 25-06-2010 09:28 AM (14 years ago) (m) Ndi igbo kwenu,chachacha kwezu onu Posted: at 25-06-2010 09:28 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
shaoyang at 25-06-2010 10:46 AM (14 years ago) (m) hahaha nwa-nna, okwu gi nine n'atocha ochi. Posted: at 25-06-2010 10:46 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 26-06-2010 02:59 AM (14 years ago) (m) @onye oma obi, nwa Nanka kedu ihe nke ahu putara? odikwa ka ina acho onye ga eji aka tigbu gi ebe a? chetakwa na nwata bulie nna ya elu, ngwo ngwo na ngwo ngwo aghochie ya anya
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 26-06-2010 02:59 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
adaogbo at 26-06-2010 04:39 AM (14 years ago) (f) kedu ihe ne eme ebea? Posted: at 26-06-2010 04:39 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
ndjoe at 26-06-2010 04:45 AM (14 years ago) (m) kedu onye na ako asiri na ime ebea unu ebidogokwa ozor umu nwoke ka umu nwanyi na iko asiri, anam ekele unu ooo Posted: at 26-06-2010 04:45 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |