Posted: at | |
| |||||
Quote from: ScReAmZ-X on 25-06-2010 03:10 AM Quote from: Mr-World on 24-06-2010 04:21 PM BIA MMADU ATO OO, SINI EBEA PUO TUPU IWE EWE M, ACHOROM ITI MMADU IFE EBEA, KEDU ONYE KACHASI WEE ZUZUO EZUZU OGE M NA ANOGHI YA? This Nwoke onye ara. I keep telling you to.......Kpachara anya gi. this nwanyi obuzi engli-igbo ka ina asuzi? ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
nwaa si na aha ya bu toks osi na obu gini na eme d guy Reply
| |||||
lolz Reply
| |||||
anyi achoro kwa oke ochi ebe a..... ka ewee mara mgbe ara bidoro mmadu Reply
| |||||
ara ga agba ndi ara Reply
| |||||
ibu nwa onye achorom ima Reply
| |||||
GBAM nwam,ofu ihe na atum egwu ebe umu afo igbo di bu n'aha echefuola na onye na enweghi asusu dika ewu n'etiti aturu.umu afo igbo anaghikwa asu asusu igbo,beluso oyibo. ReplyIle anya n'etiti ndi guru akwukwo n'ala igbo, iga achoputa na otutu n'ime ha amaghi ka esi ede edemede asusu igbo, mana oburu hausa, m'obu yoruba ha edakanyua ma sukanyua ndi nwe asusua.chukwu mele anyi ebere n'ihi na k'anyi si aga, oge ga abia mgbe asusu igbo g'abu asu aga acho acho. ona amasim,oge obula nfuru nde nwere ike ide ma sukwa asusu igbo,jisie ike nwam,oga adiri nma.IGBO G'EBI,BAA,ZUO.EJE AYO.
| |||||
ok okwyu gi di mma Reply
| |||||
Quote from: ndjoe on 26-06-2010 03:23 PM ara ga agba ndi ara obu onye mele ife nada eba?
| |||||
Unu n'ile agaghi ehi ochi egbum. ReplyBiko nu unu achikwala ote m si ede igbo ochi. Anam amu ote esi ede igbo ofuma ofuma. Kam gara i na ede ka onye na enweghi ako na uche furu efu
| |||||
ada oma.... oburu go du na imaro otu esi ede ya bu igbo.... agam akuziri gi ya na efu... ihu kwara ka ina ama ka tomato jos Reply
| |||||
Quote from: Makasine on 26-06-2010 05:07 PM Unu n'ile agaghi ehi ochi egbum. NNE, O NWAYOR-NWAYOR KA HA SI AMUTA OTU HA SI EDE IGBOBiko nu unu achikwala ote m si ede igbo ochi. Anam amu ote esi ede igbo ofuma ofuma. Kam gara i na ede ka onye na enweghi ako na uche furu efu AGAM A MUGOSHI GI YA, E NUGO?
| |||||
lee anya, achoghi kwam ka igwa asa ahu okwu ozo..... ka ihapu inwee problem here Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 26-06-2010 05:32 PM lee anya, achoghi kwam ka igwa asa ahu okwu ozo..... ka ihapu inwee problem here ASA JULU EBE NILE OHH.SO BLING JE CHO NKE GI ASA AHU, BU EBE ANAHA EJE(no go area)
| |||||
Ndewo nu unu emela Chineke ga agozi unu abuo nke ukwu. Reply
| |||||
Quote from: Makasine on 26-06-2010 07:21 PM Ndewo nu unu emela Chineke ga agozi unu abuo nke ukwu. biko nke nwanyi onye ebe ka ibu? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Achirim ochi biko akola igbo mu onu. Awum onye ideato south. Reply
| |||||
Quote from: Makasine on 26-06-2010 05:07 PM Unu n'ile agaghi ehi ochi egbum. Biko nu unu achikwala ote m si ede igbo ochi. Anam amu ote esi ede igbo ofuma ofuma. Kam gara i na ede ka onye na enweghi ako na uche furu efu nne i na agbali ofuma jisie ike iga amutacha ya ofuma, ma hapu kwa umu okorobia na agwa ghi na ha ga akuziri ghi maka na adighi adesa ewu na ji na ofu ebe, nwanne mu nwayi ihe mji kwa ekwu iha bu ha nwekwara ike ituwa ghi ime oo
| |||||
Quote from: mallorca on 26-06-2010 07:26 PM Quote from: Makasine on 26-06-2010 07:21 PM Ndewo nu unu emela Chineke ga agozi unu abuo nke ukwu. biko nke nwanyi onye ebe ka ibu?ha abiala ndi oso chi agbu
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot