hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi? Posted: at 22-06-2010 09:45 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 22-06-2010 10:15 AM (14 years ago) (m) jukwa ya oooo
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 22-06-2010 10:15 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 22-06-2010 10:32 AM (14 years ago) (f) ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme ABABANNA_0001.wmvOnye ara, ina ayi ara, ibu ezigbo iberibe, arusi a ga apiagi utari 4 ikpari mr world  Maazi !! unu na etezi mmanwu ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 22-06-2010 10:32 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 22-06-2010 10:33 AM (14 years ago) (f) hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?
O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !!
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 22-06-2010 10:33 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
angel-one at 22-06-2010 10:51 AM (14 years ago) (m) oK nice one. Posted: at 22-06-2010 10:51 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?
O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !! obu gi na ekwuziri ya onu ya?....... o enyi gi nwoke ka obu? Posted: at 22-06-2010 11:38 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
shaoyang at 22-06-2010 12:01 PM (14 years ago) (m) onye-echichi(deaconmekkux) daalu nke ukwu, obi bum so anuri h'ihi n'ikere ekike dika ezigbo nwa-afo, onye nwe anyi nonyere gi Posted: at 22-06-2010 12:01 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
iceejay at 22-06-2010 12:47 PM (14 years ago) (f) Bling.... gin wu is okwu na page a, biko korom, maka na adim ohuru na nija pal site, ndalu Posted: at 22-06-2010 12:47 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
bomsiluv at 22-06-2010 12:52 PM (14 years ago) (f) Mr-uwanile, ogini bu ihe nka? Posted: at 22-06-2010 12:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 22-06-2010 01:24 PM (14 years ago) (f) oo nkwa Posted: at 22-06-2010 01:24 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bomsiluv at 22-06-2010 01:44 PM (14 years ago) (f) oo nkwa
E gi eme gini? Posted: at 22-06-2010 01:44 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 22-06-2010 02:01 PM (14 years ago) (f) hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?
O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !! obu gi na ekwuziri ya onu ya?....... o enyi gi nwoke ka obu? o bu enyi m ma burukwa nwanne m di ka gi onwe gi . A bu m ezi nwafo burukwa onye nche umunne m !
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 22-06-2010 02:01 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
shaoyang at 22-06-2010 02:32 PM (14 years ago) (m) DALU NWA-ADA ONYIIS MANA AGHOTAGHIM IHE GI N'UMU OZODIMGBA N'EJE N'IME OHIA AHU KEDU KA NKEA SIRI MEE? Posted: at 22-06-2010 02:32 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 22-06-2010 02:49 PM (14 years ago) (m) KEDI NDI HA SI NA ETI MMAWU EBA? Posted: at 22-06-2010 02:49 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Imana oji eze di eze n`aka,..umu nnaa oji abiana..aga agozinu ya agozi....Asim egbe bere ugo bere,nke si ibe ya ebena,ya zi ya ebe oga ebe,mana ojukwanu igosi ya ebe oga ebe,osisi nke ya onwe ya jiri bere,si gbutue ya,ka ohu otu efewe ebeghi ebe si adi!Onye biri ibe ya biri!Ngu nke onye ji eko akokwana ya!Ndi igbo ga adi,anyi bu ndi no obodo oyibo,ihe anyi kworo bia,anyi ga enweta ya!Onye gbuwe achara,onye gbuwe,onye akpona ibe ya onye ikolu!Ya mere anyi ga ata oji a,we tata ogonogo ndu,ahu isi ike,omumu nwoke,omumu nwanyi,N`AHA JESUS CHRIST, ONYE NWE ANYI....AMEN.....KA UDO CHIAA. Posted: at 22-06-2010 03:04 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
shaoyang at 22-06-2010 03:48 PM (14 years ago) (m) AMENH....... HOA! NWANNE M KEDU AHA OTUTU GI? Posted: at 22-06-2010 03:48 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 22-06-2010 04:45 PM (14 years ago) (m) ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme ABABANNA_0001.wmvHmm..ndjoe, okwa gi nwe onu gi? kwuba ife onwuna solor gi.. gini ka anyi ga eme gi? nothing ha hah anom na ofe onu bu nkem ihe obula masirim ka m ga ekwu Posted: at 22-06-2010 04:45 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Bazemaster at 22-06-2010 04:46 PM (14 years ago) (m) A biala nu m ozo..................e bu m nkwocha na nkwobi bia, kedu onye ga añu?.........
I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER Posted: at 22-06-2010 04:46 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
tyris2727 at 22-06-2010 04:53 PM (14 years ago) (f) Exuse mi , Wrong Channel Posted: at 22-06-2010 04:53 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Onye nkem,aha ana etum bu ICHIE ONYIMA OMEKA NNA YA.Onye choro udo ka udo ga adiri.Anwuchula anwuchu nwa-afo. Posted: at 22-06-2010 05:31 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |