Igbo's only (Page 65)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 62 63 64 [65] 66 67 68 ... 148
- Makasine at 24-06-2010 12:11 AM (14 years ago)
(f)
 Smiley adim nma
Posted: at 24-06-2010 12:11 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 12:23 AM (14 years ago)
(m)
yep..am good
Posted: at 24-06-2010 12:23 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 01:49 AM (14 years ago)
(m)
bia kedu ihe unu na akodi eba bikonu
Posted: at 24-06-2010 01:49 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 02:04 AM (14 years ago)
(m)
IGBO KACHASI IGBO NDI OZO
Posted: at 24-06-2010 02:04 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 02:07 AM (14 years ago)
(m)
oso ya ka ghi na nwa ada ahu nako ihe mji ekwu iha bu na achogi m ka imebierem nwa oma ahu
Posted: at 24-06-2010 02:07 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 02:12 AM (14 years ago)
(m)
hmm. ndjoe...gi na anu oriri
ghezie nti ife muwa choli gwa gi kita
hapu umu nwanyi na ukwu fa...biko, okwa ayuyor ka anam ayor gi
Posted: at 24-06-2010 02:12 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 02:27 AM (14 years ago)
(m)
nke ahu gbasara ghi ebe ahu muwa akwu cha gokwa emebi kwala umu aka eba
Posted: at 24-06-2010 02:27 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Makasine at 24-06-2010 02:58 AM (14 years ago)
(f)
unu abuo na atom ochi
Posted: at 24-06-2010 02:58 AM (14 years ago) | Newbie
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 03:21 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: Makasine on 24-06-2010 02:58 AM
unu abuo na atom ochi

chiwa ochi na udo di, tinyekwara na ochi na adimma na ndu mmadu
Posted: at 24-06-2010 03:21 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 03:24 AM (14 years ago)
(m)
@makasine.ohh..e na kpo anyi  nabr comedians makasine
okwa ya? mubakwa amu ohh..mana ka obu nke oma ya!
Posted: at 24-06-2010 03:24 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 03:28 AM (14 years ago)
(m)
nwa nuwa self ooo chim kedu zi nke bu na ihuru ana ekwu okwu ghi gbara oso bia tinyeya onu? ya bu kwala na ibiara eba ichu nwayi oo
Posted: at 24-06-2010 03:28 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 03:41 AM (14 years ago)
(m)
tahh!!!...ife ahun e na eche na obi gi agaha lu olu
e na eleka azu too much
e chezogo na nwanne di ogor?
Posted: at 24-06-2010 03:41 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 03:51 AM (14 years ago)
(m)
okwa ajuju ka mjuru ghi asigim na ohe ina eme ebe obu na isi na nwanne di ogor ngwanu ka muwere ujor kwere, ma na mara kwa amara na mna ele ghi anya, uche di na ihe nile ana eme eba
Posted: at 24-06-2010 03:51 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 04:22 AM (14 years ago)
(m)
anaha mu eti onum na ife owuna e na ekwu ohh
ututu oma
Posted: at 24-06-2010 04:22 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bismack at 24-06-2010 05:41 AM (14 years ago)
(m)
Ndi ara juru ebe a.na ebuputa onwe unu
Posted: at 24-06-2010 05:41 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 24-06-2010 05:43 AM (14 years ago)
(m)
bia nwa fiber ke ihe na enye ghi nsogbu?
Posted: at 24-06-2010 05:43 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 24-06-2010 06:06 AM (14 years ago)
(m)
@bismack. si eba zuzu puo..niko niko
Posted: at 24-06-2010 06:06 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 24-06-2010 06:54 AM (14 years ago)
(m)
strolling...

Posted: at 24-06-2010 06:54 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- oguejiofor at 24-06-2010 08:23 AM (14 years ago)
(m)
Bazemaster oburu na obu onye ozo suru ihe a isuru kita ehhh. Okara ina anu mmiri oku n'ulogwu obuna diya nso. SUO IGBO.
Posted: at 24-06-2010 08:23 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bestgift at 24-06-2010 11:33 AM (14 years ago)
(f)
best is passing and reading comments
Posted: at 24-06-2010 11:33 AM (14 years ago) | Upcoming
Reply
1 ... 62 63 64 [65] 66 67 68 ... 148

Featured Discussions