Igbo's only (Page 82)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 79 80 81 [82] 83 84 85 ... 148
- Mr-World at 16-07-2010 11:45 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: missKalu on 15-07-2010 11:50 PM
Quote from: Mr-World on 15-07-2010 05:57 AM
Aja nwa onye? ana m ekwu na afurum gi n`anya ina ekwu okwu tipa na aja, kedu ihe gbasara okwu a na tipa aja?
 

noro nu ebea ahu lewa anya na itiri si na ina acho ifunanwya na aka m

Biko nu

Posted: at 16-07-2010 11:45 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 16-07-2010 11:48 PM (13 years ago)
(m)
bia Solid haukwa bomsiluv aka tupu m gbue mmadu ato ebe a

Posted: at 16-07-2010 11:48 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 17-07-2010 12:57 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: husyer2 on 16-07-2010 11:30 AM
Abeg i wan learn igbo,need some help.

odi ka iga eje na ala Obosi ka ha kuziere ghi Igbo ebe ahu
Posted: at 17-07-2010 12:57 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Mr-World at 17-07-2010 01:30 AM (13 years ago)
(m)
kedu ihe ndi obosi mere gi nwata a?

Posted: at 17-07-2010 01:30 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 17-07-2010 05:19 AM (13 years ago)
(f)
........
Posted: at 17-07-2010 05:19 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 17-07-2010 06:36 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: rbest on 17-07-2010 05:19 AM
........


we understand u be def and dumb

onye ogbi ka ibu. ikwesiri ije na nke ukochukwu christ oyakhilome ka okpere ghi ekpere
Posted: at 17-07-2010 06:36 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 17-07-2010 10:45 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: ndjoe on 17-07-2010 06:36 AM
Quote from: rbest on 17-07-2010 05:19 AM
........


we understand u be def and dumb

onye ogbi ka ibu. ikwesiri ije na nke ukochukwu christ oyakhilome ka okpere ghi ekpere

NWANNE OBU EZIOKWU KA IKWURU
Posted: at 17-07-2010 10:45 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 17-07-2010 03:17 PM (13 years ago)
(m)
biko kpotanu onye ogbu ahu ka anyi kpo ga ya na ulo ekpere ka emere ya miracle biko
Posted: at 17-07-2010 03:17 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 17-07-2010 04:01 PM (13 years ago)
(m)
Abukwam Rev. Mr World, ka uche unu dikwa ya ooo

Posted: at 17-07-2010 04:01 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- eddybabs at 17-07-2010 04:11 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 19-10-2009 09:49 AM
IGBO KWENU!
IGBO KWENU!!
IGBO KWEZUOOO NU!!!!

IHE M JI MAKA YA WEE SI NA OBU SO NDI IGBO KAM CHORO EBE A BU MAKA NA ACHOROM KA ANYI NCHA JIKO AKA ONU, MA WERE KWA OFU OBI NA EME IHE EBE A. KA ANYI KWUO IHE GA ENYERE NDI IGBO AKA... ONYE OBULA GA EKWU OKWU EBE A, GA EDE YA NA IGBO, MA OBUGHI OTU AHU, ANYI AMARA NA IBUGHI ONYE IGBO.....

OZO KWA, ASIKWAM UNU DALU MAKA ITI NYE ONU NA OKWU A.... IGBO BU IGBO MMA MMA NU OH!

nawa for this poster ooooooooooo
Posted: at 17-07-2010 04:11 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 17-07-2010 05:38 PM (13 years ago)
(m)
ONYE BUTELE OTOLEA ABEA
Posted: at 17-07-2010 05:38 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- money-changer at 17-07-2010 06:02 PM (13 years ago)
(m)
Odimma
Posted: at 17-07-2010 06:02 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Mr-World at 17-07-2010 06:27 PM (13 years ago)
(m)
ndi owu n`asa juru ebe a

Posted: at 17-07-2010 06:27 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 17-07-2010 08:25 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 17-07-2010 03:17 PM
biko kpotanu onye ogbu ahu ka anyi kpo ga ya na ulo ekpere ka emere ya miracle biko

unu chonu chain ka ewere kpuru ya maka na odi ka ara otinye kwuru na ogbu onye ahu
Posted: at 17-07-2010 08:25 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 17-07-2010 09:16 PM (13 years ago)
(m)
agam eti mmadu ife ebe a ooo

Posted: at 17-07-2010 09:16 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 17-07-2010 09:46 PM (13 years ago)
(m)
BIKO ME YA OSI-SOR
Posted: at 17-07-2010 09:46 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 17-07-2010 10:10 PM (13 years ago)
(m)
ODIKA ICHORO KAM BIDO NA EBE INO?

Posted: at 17-07-2010 10:10 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 17-07-2010 10:23 PM (13 years ago)
(m)
or ife ha na egbu oge ime
biko me ya ngwa-ngwa.lol
Posted: at 17-07-2010 10:23 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- amkal at 18-07-2010 01:10 AM (13 years ago)
(f)
Igbo bu Igbo Ekele m unu
Posted: at 18-07-2010 01:10 AM (13 years ago) | Newbie
Reply
- nicestobi at 18-07-2010 01:58 AM (13 years ago)
(m)
nne nnor!
Posted: at 18-07-2010 01:58 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 79 80 81 [82] 83 84 85 ... 148