Igbo's only (Page 84)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 81 82 83 [84] 85 86 87 ... 148
- onyiis at 20-07-2010 01:01 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: mallorca on 20-07-2010 10:36 AM
Quote from: onyiis on 20-07-2010 10:15 AM
Quote from: mallorca on 18-07-2010 12:29 PM
Nwata tetere ura amu kwuru ya oto, ga aju ndi mu anya ole ha megoro tupu ya etete n'ura.dalu kwa nu





heheheee !! o di ka nke gi okwu oto mgbe i tetara  ?
Nne ejim nwanyi so amu ekewsighi ikwuru oto at all.Nne nne umu asa gbaram gburu gburu inugo


Amu ikwuru oto abughi na i ga atuwa nwunye gi ime

Posted: at 20-07-2010 01:01 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- solid_solid at 20-07-2010 03:45 PM (14 years ago)
(m)
GINI KA OPUTARA KWANU
Posted: at 20-07-2010 03:45 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- solid_solid at 20-07-2010 03:51 PM (14 years ago)
(m)
-
Posted: at 20-07-2010 03:51 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 20-07-2010 04:54 PM (14 years ago)
(m)
a biala m ozo..............ana m apuzi......bye bye bye bye bye bye bye bye beye

Posted: at 20-07-2010 04:54 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 20-07-2010 05:07 PM (14 years ago)
(m)
Udo diri m,dikwara ndi choro udo n'ulo egwuregwu a....
Anyi ga-adi ka echi,maka n'echi anaghi agwu-agwu...

ndewo nu ooo
Posted: at 20-07-2010 05:07 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- Bazemaster at 20-07-2010 05:14 PM (14 years ago)
(m)
Amu?Huh?? hmmm kedu ihe gbaputara mgbe okwu oto??

Posted: at 20-07-2010 05:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- meeki at 20-07-2010 05:28 PM (14 years ago)
(m)
onye nwe ajuju a?
Posted: at 20-07-2010 05:28 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- kurupt419 at 20-07-2010 05:48 PM (14 years ago)
(m)
ijum mjua onye?
Posted: at 20-07-2010 05:48 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 20-07-2010 06:10 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 20-07-2010 10:04 AM
A na m acho ebe m ga egote akara na ji eghere eghe !!!

juo nu ndjoe ya na kurupt419..... o ha abuo kam ma na ere akara na ji
Posted: at 20-07-2010 06:10 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 20-07-2010 09:16 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 20-07-2010 01:01 PM
Quote from: mallorca on 20-07-2010 10:36 AM
Quote from: onyiis on 20-07-2010 10:15 AM
Quote from: mallorca on 18-07-2010 12:29 PM
Nwata tetere ura amu kwuru ya oto, ga aju ndi mu anya ole ha megoro tupu ya etete n'ura.dalu kwa nu





heheheee !! o di ka nke gi okwu oto mgbe i tetara  ?
Nne ejim nwanyi so amu ekewsighi ikwuru oto at all.Nne nne umu asa gbaram gburu gburu inugo


Amu ikwuru oto abughi na i ga atuwa nwunye gi ime
ejikwanu ike atuba nwanyi ime

Posted: at 20-07-2010 09:16 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- ndjoe at 20-07-2010 11:06 PM (14 years ago)
(m)
akrukwa oto tuwa nwayi ime ya muo onye ara
Posted: at 20-07-2010 11:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 20-07-2010 11:26 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: mallorca on 18-07-2010 12:29 PM
Nwata tetere ura amu kwuru ya oto, ga aju ndi mu anya ole ha megoro tupu ya etete n'ura.dalu kwa nu

ibia kwa ozor
Posted: at 20-07-2010 11:26 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 20-07-2010 11:30 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 20-07-2010 06:10 PM
Quote from: onyiis on 20-07-2010 10:04 AM
A na m acho ebe m ga egote akara na ji eghere eghe !!!

juo nu ndjoe ya na kurupt419..... o ha abuo kam ma na ere akara na ji

osi na obu ji ego ole ka ochoro? ma oga echere kwa obere maka na akara ka di na oku
Posted: at 20-07-2010 11:30 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 21-07-2010 11:22 AM (14 years ago)
(m)
biko yee akara ahu oso oso na mu na onwem choro kwara igo na otu aka ahu
Posted: at 21-07-2010 11:22 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 21-07-2010 02:23 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: solid_solid on 20-07-2010 03:45 PM
GINI KA OPUTARA KWANU


O putara na i bu nwoke ahu zuru oke

Posted: at 21-07-2010 02:23 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 21-07-2010 02:24 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: Bazemaster on 20-07-2010 05:14 PM
Amu?Huh?? hmmm kedu ihe gbaputara mgbe okwu oto??


O di m ka o bu mmanya ngwo ka o gbaputara  Grin Grin Grin

Posted: at 21-07-2010 02:24 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 21-07-2010 02:26 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: mallorca on 20-07-2010 09:16 PM
Quote from: onyiis on 20-07-2010 01:01 PM
Quote from: mallorca on 20-07-2010 10:36 AM
Quote from: onyiis on 20-07-2010 10:15 AM
Quote from: mallorca on 18-07-2010 12:29 PM
Nwata tetere ura amu kwuru ya oto, ga aju ndi mu anya ole ha megoro tupu ya etete n'ura.dalu kwa nu





heheheee !! o di ka nke gi okwu oto mgbe i tetara  ?
Nne ejim nwanyi so amu ekewsighi ikwuru oto at all.Nne nne umu asa gbaram gburu gburu inugo


Amu ikwuru oto abughi na i ga atuwa nwunye gi ime
ejikwanu ike atuba nwanyi ime


hehehee i hukwa ajauju ?

Posted: at 21-07-2010 02:26 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 21-07-2010 02:28 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: ndjoe on 20-07-2010 11:06 PM
akrukwa oto tuwa nwayi ime ya muo onye ara



..................... ma o bukwanu onye agwu

Posted: at 21-07-2010 02:28 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- solid_solid at 21-07-2010 02:52 PM (14 years ago)
(m)
anam ele anya
Posted: at 21-07-2010 02:52 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 21-07-2010 03:19 PM (14 years ago)
(m)
na ele kwan anya ofuma
Posted: at 21-07-2010 03:19 PM (14 years ago) | Hero
Reply
1 ... 81 82 83 [84] 85 86 87 ... 148

Featured Discussions