kurupt419 at 15-07-2010 02:17 AM (14 years ago) (m) @solid isim kponye gi asa ahu ka imee gini?
@419KURUPT m ghara itinye ego na bank, kedu ebe ichoro ka ona adi?
omara mma itinye ego gi na bank, mana etinyezila na bank afonu biko. Posted: at 15-07-2010 02:17 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 15-07-2010 02:44 AM (14 years ago) (f) ya bu na Ngozi aga ghi eru ghi aka
bia nwata nwanyi, obu na imaghi na afurum gi n`anya nke ukwu? ikugo aka na tipa bu aja Posted: at 15-07-2010 02:44 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Mr-World at 15-07-2010 05:57 AM (14 years ago) (m) Aja nwa onye? ana m ekwu na afurum gi n`anya ina ekwu okwu tipa na aja, kedu ihe gbasara okwu a na tipa aja?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 15-07-2010 05:57 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 15-07-2010 06:14 AM (14 years ago) (m) hhhmmm.... Posted: at 15-07-2010 06:14 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 15-07-2010 06:35 AM (14 years ago) (m) hhmmm bu gini?
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 15-07-2010 06:35 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ya bu na Ngozi aga ghi eru ghi aka
bia nwata nwanyi, obu na imaghi na afurum gi n`anya nke ukwu? ikugo aka na tipa bu aja gbam!!!!!!!........ infact na tipa bu okwute ka okuru aka........ lol Posted: at 15-07-2010 09:14 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
emmyp at 15-07-2010 09:19 AM (14 years ago) (m) nna how far Posted: at 15-07-2010 09:19 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
onye ka ina agwa? Posted: at 15-07-2010 10:29 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 15-07-2010 12:30 PM (14 years ago) (m) amam na obuzi a whole Ezendigbo ndi igbo ka ona asi Nna how far.okwu bukwara ibu o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 15-07-2010 12:30 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
@solid isim kponye gi asa ahu ka imee gini?
@419KURUPT m ghara itinye ego na bank, kedu ebe ichoro ka ona adi?
MPA UWA ... ACHOROM INYERE GI AKA ..... I GA AHAPU BLINGS KA ONARA GI OMARICHA NWADA DI OTUA ... KPOYE 'M YA Posted: at 15-07-2010 02:51 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
- Posted: at 15-07-2010 02:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bomsiluv at 15-07-2010 03:15 PM (14 years ago) (f) Mr. world, no agree o. He will spoil ya show and take ya babe 4rm you. I know him very well Posted: at 15-07-2010 03:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 15-07-2010 04:55 PM (14 years ago) (m) nne keduzi nke bu nkea? isu oyibo oga-akazi nma? Posted: at 15-07-2010 04:55 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 15-07-2010 10:59 PM (14 years ago) (m) amam na obuzi a whole Ezendigbo ndi igbo ka ona asi Nna how far.okwu bukwara ibu o
hapu umuazi chuwara nwayi ohuru Posted: at 15-07-2010 10:59 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 15-07-2010 11:50 PM (14 years ago) (f) Aja nwa onye? ana m ekwu na afurum gi n`anya ina ekwu okwu tipa na aja, kedu ihe gbasara okwu a na tipa aja?
noro nu ebea ahu lewa anya na itiri si na ina acho ifunanwya na aka m Posted: at 15-07-2010 11:50 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
amam na obuzi a whole Ezendigbo ndi igbo ka ona asi Nna how far.okwu bukwara ibu o
hapu de boi obu akpuru achia o sipuru kitaa na enye ya nsogbu Posted: at 16-07-2010 09:41 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
husyer2 at 16-07-2010 11:30 AM (14 years ago) (m) Abeg i wan learn igbo,need some help. Posted: at 16-07-2010 11:30 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Mr. world, no agree o. He will spoil ya show and take ya babe 4rm you. I know him very well
nwada kedu nke ina akusa zirim olu? .... mpa uwa trust'm ... so i choro ka Blings nara ya nwada di otua ..... Posted: at 16-07-2010 02:46 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
hmmm Posted: at 16-07-2010 03:54 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 16-07-2010 11:26 PM (14 years ago) (m) Mr. world, no agree o. He will spoil ya show and take ya babe 4rm you. I know him very well
Hapu that boy, anam ele ya anya ofuma
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 16-07-2010 11:26 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |