biko nu achorom iri garri Posted: at 18-11-2010 12:56 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
onyimau20 at 18-11-2010 01:13 PM (14 years ago) (f) kEDU UDI OFE ICHORO IJI WEE RIE YA; ENWERE M EGWUSI; NWEKWAA ONUGBU; NAKWA UHA NA UZIZA. KA OBU OFE NSARA KA ICHOLO. AKPU DIKWA!! Posted: at 18-11-2010 01:13 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 19-11-2010 12:56 AM (14 years ago) (m) kedu maka ofe achara? igbo ndi nwe'm ana'm ekele unu Posted: at 19-11-2010 12:56 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ezriano at 19-11-2010 09:19 AM (14 years ago) (m) Eze ndi igbo abatago, obi di mu uto ihu na ndi igbo etetago na ura. Ekelerim onye raputara uche ah, ka chukwu gozi ya. Abum onye igbo, ma na ebegim na ala nigeria, ebim na ala hitlier. Obi di mu otu ka okwu maka ka oheri unu enyerem mu ede asusu igbo. Kadu ka nigeria di? Posted: at 19-11-2010 09:19 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kEDU UDI OFE ICHORO IJI WEE RIE YA; ENWERE M EGWUSI; NWEKWAA ONUGBU; NAKWA UHA NA UZIZA. KA OBU OFE NSARA KA ICHOLO. AKPU DIKWA!!
biko nne tinyerem egwusi ya na onugbu..... tinye kwa ya canda, kpomo na anu ewu Posted: at 19-11-2010 10:01 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Eze ndi igbo abatago, obi di mu uto ihu na ndi igbo etetago na ura. Ekelerim onye raputara uche ah, ka chukwu gozi ya. Abum onye igbo, ma na ebegim na ala nigeria, ebim na ala hitlier. Obi di mu otu ka okwu maka ka oheri unu enyerem mu ede asusu igbo. Kadu ka nigeria di?  onye mere gi eze ndi igbo? Posted: at 19-11-2010 10:10 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
onyimau20 at 19-11-2010 11:12 AM (14 years ago) (f) ANULA M, AGA M EME DIKA IKWURU. MANA ENWEGHIKWAM KPOMO, KAMA IHEM NWERE BU EJU NA AKWARA ANU Posted: at 19-11-2010 11:12 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyiis at 19-11-2010 11:30 AM (14 years ago) (f) onyii kedu nke n'eme? .... amaram na udu di
nsogbu adighi nwanne , kedu ka i mere ? nwada adi'm ok ..... kedu maka ndia na ndia? ha dicha mma . A na m agbaghari nu na acho ihe a ga eji enye umu aka akamu
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 19-11-2010 11:30 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
onyiis at 19-11-2010 11:32 AM (14 years ago) (f) ANULA M, AGA M EME DIKA IKWURU. MANA ENWEGHIKWAM KPOMO, KAMA IHEM NWERE BU EJU NA AKWARA ANU
i na esikwa ofe ede na utara ji ?
"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing". Posted: at 19-11-2010 11:32 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ANULA M, AGA M EME DIKA IKWURU. MANA ENWEGHIKWAM KPOMO, KAMA IHEM NWERE BU EJU NA AKWARA ANU
oya weta nke di ya..... ANULA M, AGA M EME DIKA IKWURU. MANA ENWEGHIKWAM KPOMO, KAMA IHEM NWERE BU EJU NA AKWARA ANU
i na esikwa ofe ede na utara ji ? aguru ona agu kwu gi? Posted: at 19-11-2010 11:53 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
ezriano at 19-11-2010 01:50 PM (14 years ago) (m) @blings, bia na ala hitlier juo ajuju mu. Posted: at 19-11-2010 01:50 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
onyimau20 at 19-11-2010 02:14 PM (14 years ago) (f) Biko unu akpozila aha ahu, o na elu obi. Posted: at 19-11-2010 02:14 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyimau20 at 19-11-2010 08:29 PM (14 years ago) (f) NDI BE ANYI EKELEKWAA M UNU JISIENUIKE NA ONWERO IFE NA EME
IMEELA Posted: at 19-11-2010 08:29 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 20-11-2010 03:06 AM (14 years ago) (m) igbo ndi oma na ege nti mmama nuooo Posted: at 20-11-2010 03:06 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ParaGonAC at 20-11-2010 02:32 PM (14 years ago) (m) Delta Igbo ? Igbo Meka Posted: at 20-11-2010 02:32 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
onyimau20 at 20-11-2010 03:00 PM (14 years ago) (f) mma mma nuooo Posted: at 20-11-2010 03:00 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onyii kedu nke n'eme? .... amaram na udu di
nsogbu adighi nwanne , kedu ka i mere ? nwada adi'm ok ..... kedu maka ndia na ndia? ha dicha mma . A na m agbaghari nu na acho ihe a ga eji enye umu aka akamu odi mma .... mana echezokwana izuta miliku .... maka na odighi nke foduru na industri Posted: at 20-11-2010 03:42 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 21-11-2010 08:12 PM (14 years ago) (m) ....... Posted: at 21-11-2010 08:12 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 22-11-2010 02:32 AM (14 years ago) (m) ok Posted: at 22-11-2010 02:32 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kinkino at 22-11-2010 12:38 PM (14 years ago) (f) @onyiis....nwanne ke kwa nu?  igotego akamu nwanu??? kedu maka nwa gi??? eji m aka na odiru akwa akwa nke ukuuuuuu....biko oburu na ona akwa akwa nke ukuu...enyezi kwana ya akamu..nyewezie ya ji akpu...nke siri ike ooo...ka onwe ike jide ya nke oma....hahahahahah Posted: at 22-11-2010 12:38 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |