Posted: at | |
| |||||
O nweghi nri mmadu na eri ebe a di ka nri ulo Reply"Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: onyiis on 25-11-2010 12:07 PM Quote from: solid_solid on 20-11-2010 03:42 PM Quote from: onyiis on 19-11-2010 11:30 AM Quote from: solid_solid on 16-11-2010 02:26 PM Quote from: onyiis on 15-11-2010 12:51 PM Quote from: solid_solid on 12-11-2010 02:32 PM onyii kedu nke n'eme? .... amaram na udu di nsogbu adighi nwanne , kedu ka i mere ? nwada adi'm ok ..... kedu maka ndia na ndia? ha dicha mma . A na m agbaghari nu na acho ihe a ga eji enye umu aka akamu odi mma .... mana echezokwana izuta miliku .... maka na odighi nke foduru na industri A ga eji nu miliki ñuo ya bu akamu oke odi nma ....
| |||||
hahahahaha.okwa ndi igbo be anyi no eba ooo ReplyA man who would think of progress does not spend time planning vengeance on his adversaries
| |||||
kedu nu nke na eme? Reply
| |||||
@blings_is_back...nwanne ifugo nu ihe ne'me na ebea .... ika na ajukwa....oku ikwanyere na ewu ofuma ooooo..... Reply
| |||||
chai!!! kinkino.... aha gi asogbugom....... biko bianu ka mu nye nani ofu kiss Reply
| |||||
hmmmmmmm Reply
| |||||
O gini?............ ichoro inye kissing nke gi? Reply
| |||||
blings,ebe mu no eba,i cho ka o kiss gi.i choro kam chuna ya be nna ya??? ReplyA man who would think of progress does not spend time planning vengeance on his adversaries
| |||||
bia terry............ o ur asa bu ihe ahu?..... ikari igwam ka mgbe na Reply
| |||||
hehehe okwa asa m.kita i matala oya kiss ya otu mana e kiss kwana ya ka ria otu. ReplyA man who would think of progress does not spend time planning vengeance on his adversaries
| |||||
Ndi be anya birikwa nu oooo. Ekele mu unu.Nmanma nu............ Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 26-11-2010 04:59 PM bia terry............ o ur asa bu ihe ahu?..... ikari igwam ka mgbe na bia guy emegi anya ahu asa? jiri nwayo
| |||||
Ezi nwa afo Igbo. O ga-adiri gi mma maka ikwalite asusu Igbo n'igwe Intaneti. Ihere mere m mgbe m na-agu otutu ihe ndi mmadu dere. O bughi etu e kwesiri isi na-ede asusu oma anyi bu Igbo. Ozokwa o bughi ide ede ka a chokariri n'oge a kama o bu isu ya asusu dika mba ndi ozo si eme. Ndi Igbo ka anyi muru anya tupu asusu bekee na asusu ndi mba ozo anara anyi ura wee rahu. Abu m onye nkuzi Igbo na mahadum di n'ala Igbo. O ga-adiri ndi Igbo niile ji asusu ha kporo ihe mma ooooooooooooooooooooooo Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 26-11-2010 04:17 PM chai!!! kinkino.... aha gi asogbugom....... biko bianu ka mu nye nani ofu kiss ginikwanu mere iji ede ya bu okwu na oyibo ? a na akpo ya "nsusu onu" "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: nkyemeka on 28-11-2010 02:22 PM Ezi nwa afo Igbo. O ga-adiri gi mma maka ikwalite asusu Igbo n'igwe Intaneti. Ihere mere m mgbe m na-agu otutu ihe ndi mmadu dere. O bughi etu e kwesiri isi na-ede asusu oma anyi bu Igbo. Ozokwa o bughi ide ede ka a chokariri n'oge a kama o bu isu ya asusu dika mba ndi ozo si eme. Ndi Igbo ka anyi muru anya tupu asusu bekee na asusu ndi mba ozo anara anyi ura wee rahu. Abu m onye nkuzi Igbo na mahadum di n'ala Igbo. O ga-adiri ndi Igbo niile ji asusu ha kporo ihe mma ooooooooooooooooooooooo nwanne igbo gi a kwu oto !! i gosiri na i bu onye nkuzi asusu anyi a nezie . Ya gazie oooo !!!!!! ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kurupt419 on 27-11-2010 09:56 PM Quote from: blings_is_back on 26-11-2010 04:59 PM bia terry............ o ur asa bu ihe ahu?..... ikari igwam ka mgbe na bia guy emegi anya ahu asa? jiri nwayo Odika itara ncha?...... nkita riforo kwa nsi ebe ahu
| |||||
blings nwoke ike ..... kedu ebe inu ugbua ..... Reply
| |||||
Solid ..... okwa agwaram gi na mu na aga abuja mgbe ahu... anom abuja ka mgbe Reply
|
I Had to Sell My House - Nollywood Actor, Tito Harrison Opens up His Health Struggles (VID)
What You Should Know About The New Pope Leo XIV, Born Robert Francis Prevost
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
VIDEO: Latest Update on VeryDarkMan's Situation From EFCC Custody
Alex Ekubo's New Appearance Sparks Reactions As He's Spotted After Social Media Break
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
NEW POPE: Burkina Faso Cardinal Could Be Dropped For Not Knowing His Birthday
Woman Sparks Outrage Over Post Urging Abroad-Based Men to Avoid Igbo Wives Without Prenup
FRESH EVIDENCE! CCTV Footage Disproves Claims Of VeryDarkMan’s Arrest Inside GTBank (Video)
"Green For A New Beginning": Annie Macaulay Embraces Fresh Chapter After Split from 2Baba
#FreeVDM: GTBank Faces Mass Withdrawals As Fans Rally Behind VeryDarkMan Over Alleged Arrest