Igbo's only (Page 131)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 128 129 130 [131] 132 133 134 ... 148
- blings_is_back at 25-01-2011 12:28 PM (14 years ago)
(m)
onweghi ihe ariri di ya oh!.... ichoro ibata kwu onyi?
Posted: at 25-01-2011 12:28 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 25-01-2011 01:07 PM (14 years ago)
(f)
mba !! ndeewo

Posted: at 25-01-2011 01:07 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- judichi at 25-01-2011 01:15 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: onyiis on 22-01-2011 06:38 PM
Quote from: missKalu on 11-01-2011 07:41 PM
mchoro iri ofe nsala


onwe nke m sinyere na oku  Grin Grin Grin
M ga erikwa ofe nsara ahu.
Posted: at 25-01-2011 01:15 PM (14 years ago) | Upcoming
Reply
- onyiis at 25-01-2011 01:28 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: judichi on 25-01-2011 01:15 PM
Quote from: onyiis on 22-01-2011 06:38 PM
Quote from: missKalu on 11-01-2011 07:41 PM
mchoro iri ofe nsala


onwe nke m sinyere na oku  Grin Grin Grin
M ga erikwa ofe nsara ahu.


nsogbu adighi . ya bu ofe eghela m na asuzu utara ji  Grin Grin Grin Grin

Posted: at 25-01-2011 01:28 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- osandozest at 25-01-2011 01:38 PM (14 years ago)
(m)
oboi problem dey oh.....which this thing be dis....lolz..
Posted: at 25-01-2011 01:38 PM (14 years ago) | Newbie
Reply
- onyiis at 25-01-2011 01:45 PM (14 years ago)
(f)
aru !!!!

Posted: at 25-01-2011 01:45 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- waco at 25-01-2011 02:57 PM (14 years ago)
(m)
Ndioma eji eje mba ndewo nu.
ihe mu wa choro ikwu bu na
onye obu la were mmadu na ala ugwu
yo ba ya ka olota maka ihe ndi ugwu na eme zi nu o.

Ike agwu go mua otu esi na egbu si ndi be anyi
di zie ka obu na anyi ewegh zi ebe obibi na ala anyi

BIKO NU!!

Posted: at 25-01-2011 02:57 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 25-01-2011 03:35 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 25-01-2011 01:07 PM
mba !! ndeewo

onyi inweghi choice oh!.... iwu bu iga abatariri na ime.... were oso bata ozugbo kam mechie uzo a
Posted: at 25-01-2011 03:35 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- kinkino at 25-01-2011 04:29 PM (14 years ago)
(f)
blings nwanne...jiri kwa ya nwayoo....maka na onwu di na nti...anyi furu gi n'anya...ya ka anyi ji ario gi...biko abakwala na ulo gbara ochichiri mee ihe gbara ochichiri....
Posted: at 25-01-2011 04:29 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kinkino at 25-01-2011 04:32 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: onyiis on 25-01-2011 01:28 PM
Quote from: judichi on 25-01-2011 01:15 PM
Quote from: onyiis on 22-01-2011 06:38 PM
Quote from: missKalu on 11-01-2011 07:41 PM
mchoro iri ofe nsala


onwe nke m sinyere na oku  Grin Grin Grin
M ga erikwa ofe nsara ahu.
[/color]

ezi nwanne m...aga m eri kwa ooooo


nsogbu adighi . ya bu ofe eghela m na asuzu utara ji  Grin Grin Grin Grin
Posted: at 25-01-2011 04:32 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyimau20 at 25-01-2011 04:34 PM (14 years ago)
(f)
Ndeewo nuooo
Posted: at 25-01-2011 04:34 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 25-01-2011 04:44 PM (14 years ago)
(m)
nwanyi oma dalu oh!... kedu otu imere?
Posted: at 25-01-2011 04:44 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- kinkino at 25-01-2011 05:03 PM (14 years ago)
(f)
onyii dalu oooo
Posted: at 25-01-2011 05:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyimau20 at 25-01-2011 05:07 PM (14 years ago)
(f)
@ blings,adim mmaooo.......
Posted: at 25-01-2011 05:07 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyimau20 at 25-01-2011 05:08 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: kinkino on 25-01-2011 05:03 PM
onyii dalu oooo

imeela nwannem nwanyi
Posted: at 25-01-2011 05:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 25-01-2011 05:28 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: onyimau20 on 25-01-2011 05:07 PM
@ blings,adim mmaooo.......

nwanyi oma.... onwere ihe isiri na ulo gi?
Posted: at 25-01-2011 05:28 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- kinkino at 25-01-2011 05:58 PM (14 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 25-01-2011 05:28 PM
Quote from: onyimau20 on 25-01-2011 05:07 PM
@ blings,adim mmaooo.......

nwanyi oma.... onwere ihe isiri na ulo gi?
[/color]

chere ona abia...

mana mu onwe m siri ofe akwu...imaghim ma iga eri li kwa ya bu ofe maka na ose na nnu mere nkari na ya...mana odikwa uto ooo
Posted: at 25-01-2011 05:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 25-01-2011 06:02 PM (14 years ago)
(m)
keduzi ka ose na nnu si wee karia?...... oya wete ya ka mu me go do tasting mara kam aga erinwu ya
Posted: at 25-01-2011 06:02 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- kinkino at 25-01-2011 06:06 PM (14 years ago)
(f)
oge m n'cho itinye nnu, amaru m na ekwuchighim ihe nnu m ofuma...nnu nile awunye na ime ofem...ose kwanu, echetaghi m na akwonyere m ose na ayiya..eje kwa m tinye ozo...odi nma aga m ebute ya bu ofe ugbu a...aga ebute kwara gi mmiri iga anu maka ose.... cheru ka m bia...
Posted: at 25-01-2011 06:06 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 25-01-2011 06:11 PM (14 years ago)
(m)
oya ina abia eyi kwana pant oh!
Posted: at 25-01-2011 06:11 PM (14 years ago) | Hero
Reply
1 ... 128 129 130 [131] 132 133 134 ... 148

Featured Discussions