o di ka ima na ya na ochichiri gbara ndu




Posted: at | |
Quote from: kinkino on 25-01-2011 04:29 PM blings nwanne...jiri kwa ya nwayoo....maka na onwu di na nti...anyi furu gi n'anya...ya ka anyi ji ario gi...biko abakwala na ulo gbara ochichiri mee ihe gbara ochichiri.... o di ka ima na ya na ochichiri gbara ndu ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kinkino on 25-01-2011 06:06 PM oge m n'cho itinye nnu, amaru m na ekwuchighim ihe nnu m ofuma...nnu nile awunye na ime ofem...ose kwanu, echetaghi m na akwonyere m ose na ayiya..eje kwa m tinye ozo...odi nma aga m ebute ya bu ofe ugbu a...aga ebute kwara gi mmiri iga anu maka ose.... cheru ka m bia... hmmmmmmmmm onye na erikwa chere afo ya maka na ufodu ga akwara ga biri n'ulo nsi ma ha richaa ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
[quote Replyheheheheheeeeeeee !! di ka umu nwanyi nile na agu gi ka nsi onyae afo na asa ? Jirikwa nwayo maka itu nwunye mmadu ime ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: blings_is_back on 27-01-2011 01:14 PM chei!!! nekwa nu ihe nwa a na ama....... onye muru omalicha nwa nke a? heheheheheeeeeeeee !!! e ji anya ahu omalicha nwa ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: kurupt419 on 29-01-2011 02:14 AM Quote from: blings_is_back on 28-01-2011 01:42 PM achorom ihu iru gi..... mee oso tinye foto gi judichi bia nwoke'm nkea ikere akwa n'olu ichoro ikwu udoo? nwokem kpachara anya gi oh!..... odi ka ira go mmanya
| |||||
Quote from: onyiis on 29-01-2011 12:42 PM Quote from: blings_is_back on 27-01-2011 01:14 PM chei!!! nekwa nu ihe nwa a na ama....... onye muru omalicha nwa nke a? heheheheheeeeeeeee !!! e ji anya ahu omalicha nwa ![]() ![]() ![]() chukwu nyerem anya kam wee hu ihe mara mma..... so putara m na uzo kitaa
| |||||
Quote from: blings_is_back on 29-01-2011 06:15 PM Quote from: onyiis on 29-01-2011 12:42 PM Quote from: blings_is_back on 27-01-2011 01:14 PM chei!!! nekwa nu ihe nwa a na ama....... onye muru omalicha nwa nke a? heheheheheeeeeeeee !!! e ji anya ahu omalicha nwa ![]() ![]() ![]() chukwu nyerem anya kam wee hu ihe mara mma..... so putara m na uzo kitaa Onwu na egbu nwa nkita anaghi ekwe ya anu isi nsi ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
onyi kam ju kene gi..... ina achu nwa nkita na nsi iga eri di nsi?...... m hapu omalicha nwa a kitaa iga anu ya? Reply
| |||||
IHE M NA EKWU BU NA NDI IGBO KWESIRI IJI OTU OBI EME IHE.ENWERE OTUTU NDI IGBO NEBE A ANYI NO.OBI DI M UTO NA ANY NILE NA ENWE OGBAKO MBOSI UKA OBULA EBE A. Reply
| |||||
ndewo nu oo Reply
| |||||
ndewo nwanne madu Reply
| |||||
biko umu nwanyi juru ebe a .... milk na agum Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 31-01-2011 01:08 PM onyi kam ju kene gi..... ina achu nwa nkita na nsi iga eri di nsi?...... m hapu omalicha nwa a kitaa iga anu ya? ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
onyi obu na inughi ihem kwuru?.... asim na milk na agum Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 3-02-2011 11:07 AM onyi obu na inughi ihem kwuru?.... asim na milk na agum jou Imnex na Sophia , ha nwere ebe a na emeputa mmiri are ehi ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
hmmmm..... biko milk igbo made kam choro Reply
| |||||
ndi igbo ekene m unu....nwanne okwu gi kwu oto ka uzo anyi si eje igbo...onye si na omagi asu igbo ya ga ka akwuzire ya ka esi asu igbo...maka na ikwu amagi ebe ezi ya..igbo jiri si na ekwugi ekwu melu okenye, ma na ekwuo anugi melu nwantakiri....maka na anyuko mmamiri onu ogbo ufufu...igbo ekene m unu ozo...nke onye chiri ya zelu oooo Reply
| |||||
ndewo nu oo Reply
| |||||
ma onye dele isi okwu ah,ma ndi na azachigha ya ihe odelu unu nile amaghi ka esi ede igbo,makana ihe nile mu huru unu dele abughi ka esi ede igbo,ma munwa amaghi ka esi ede ya. Reply
| |||||
Umu igbo...ndi ike na ndi karaka...Chukwu gozie unu o...!!! Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
Prophecy Resurfaces As Pastor’s Warning To VeryDarkMan Goes Viral After Arrest (Photos)
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot