Igbo's only (Page 49)

Date: 19-10-2009 9:49 am (15 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 46 47 48 [49] 50 51 52 ... 148
- blings_is_back at 21-05-2010 11:57 AM (14 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 21-05-2010 10:57 AM
Quote from: blings_is_back on 21-05-2010 10:12 AM
o nwere onye agu na agu ebe?
Dede mallorca afughi uzo now,agu nabazim ime biko.onwere ka osi diri gi ime ka mmara

inweghi problem nwanne
Posted: at 21-05-2010 11:57 AM (14 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 21-05-2010 12:50 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on 21-05-2010 11:38 AM
Quote from: Mr-World on 21-05-2010 11:13 AM
Quote from: mallorca on 19-05-2010 07:43 PM
mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?

nwanne, Vixenx bu nwunye m, love na ebu anyi ka mmanya  Grin Grin
biko lekwa anya n'iro ofuma maka accident.world man ikadikwam mkpa biko

kedu mkpa m di gi? onwere ihe ichoro ka m  mere gi

Posted: at 21-05-2010 12:50 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prince316 at 21-05-2010 01:05 PM (14 years ago)
(m)
passing
Posted: at 21-05-2010 01:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 21-05-2010 01:08 PM (14 years ago)
(m)
si ebea puo........onye mgbu!

Posted: at 21-05-2010 01:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- oguejiofor at 21-05-2010 01:15 PM (14 years ago)
(m)
hapu ya oche n'anyi na eme ihe di bekee ebe a.mchhheewww.
Posted: at 21-05-2010 01:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- prince316 at 21-05-2010 01:15 PM (14 years ago)
(m)
oya ara lol
Posted: at 21-05-2010 01:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 21-05-2010 01:21 PM (14 years ago)
(m)
kedu onye bu ihe ahu
Posted: at 21-05-2010 01:21 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- oguejiofor at 21-05-2010 01:31 PM (14 years ago)
(m)
o papa nnukwu gi ka ina akpo onye ara. mmechie anya mughe kita ya buru na gi na nkita ogbanje gia esigom n'iruo puo kita. eze ule
Posted: at 21-05-2010 01:31 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 21-05-2010 01:40 PM (14 years ago)
(m)
@prince odika onwere ihe na eme gi n`isi?

Posted: at 21-05-2010 01:40 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 21-05-2010 02:23 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 21-05-2010 12:50 PM
Quote from: mallorca on 21-05-2010 11:38 AM
Quote from: Mr-World on 21-05-2010 11:13 AM
Quote from: mallorca on 19-05-2010 07:43 PM
mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?

nwanne, Vixenx bu nwunye m, love na ebu anyi ka mmanya  Grin Grin
biko lekwa anya n'iro ofuma maka accident.world man ikadikwam mkpa biko

kedu mkpa m di gi? onwere ihe ichoro ka m  mere gi
word man ahum chorom ego igwe ugbua,obi adighim mma at all

Posted: at 21-05-2010 02:23 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- blings_is_back at 21-05-2010 03:12 PM (14 years ago)
(m)
achoro kwam mkpotu ebe a
Posted: at 21-05-2010 03:12 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 21-05-2010 03:42 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: blings_is_back on 21-05-2010 03:12 PM
achoro kwam mkpotu ebe a
yes sir' kama igaghi ahapukwa anyi na aguu ma si kwa si enye na mkpotu

Posted: at 21-05-2010 03:42 PM (14 years ago) | Addicted Hero
Reply
- blings_is_back at 21-05-2010 03:48 PM (14 years ago)
(m)
gaa na kitchen ka irie nri........... ihe obula ichoro di there
Posted: at 21-05-2010 03:48 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- cadanre at 21-05-2010 03:57 PM (14 years ago)
(f)
ke kwanu?

Posted: at 21-05-2010 03:57 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- cadanre at 21-05-2010 03:58 PM (14 years ago)
(f)
Wannan shirme ne, babba ma kuwa.

Posted: at 21-05-2010 03:58 PM (14 years ago) | Hero
Reply
- solid_solid at 21-05-2010 04:19 PM (14 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 21-05-2010 01:40 PM
@prince odika onwere ihe na eme gi n`isi?

isi anawa that boi
Posted: at 21-05-2010 04:19 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 21-05-2010 04:42 PM (14 years ago)
(m)
umunnem ikonu, achoro ka anyi bi tuwa utu-isi ebea ubochi uka obula, agam abu onye ojide ego. odikwa nma etu ahu?
Posted: at 21-05-2010 04:42 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 21-05-2010 05:15 PM (14 years ago)
(m)
ummunne m bikonu, achorom ka anyi bido tuwautu-isi ebea ubochi uka obula, agam abu onye ojide ego. odikwa nma etua m kwuru ya?
Posted: at 21-05-2010 05:15 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 21-05-2010 07:03 PM (14 years ago)
(m)
onye oshi, ina acho onye iga eburu ego ya gbafue.............amu roba

Posted: at 21-05-2010 07:03 PM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
- kurupt419 at 22-05-2010 12:39 AM (14 years ago)
(m)
odikwa ka ndi akana akpa abatago ebea
Posted: at 22-05-2010 12:39 AM (14 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 46 47 48 [49] 50 51 52 ... 148

Featured Discussions