Igbo's only (Page 52)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 49 50 51 [52] 53 54 55 ... 148
- nicestobi at 26-05-2010 08:29 PM (13 years ago)
(m)
ndu ebe ka unu nine no eba bu...ebe ka unu shi bia? unu na asu igbo ndi ochie
Posted: at 26-05-2010 08:29 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mba5 at 26-05-2010 09:34 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: nicestobi on 26-05-2010 08:29 PM
ndu ebe ka unu nine no eba bu...ebe ka unu shi bia? unu na asu igbo ndi ochie

Hapuja odika obu nwa afo Mbaise.
Posted: at 26-05-2010 09:34 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 26-05-2010 09:59 PM (13 years ago)
(m)
 Mbaise..ebe ka eba ahu no na ime nigeria?
Posted: at 26-05-2010 09:59 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Vixenx at 27-05-2010 12:53 AM (13 years ago)
(f)
Abia state reppin
Posted: at 27-05-2010 12:53 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- shaoyang at 27-05-2010 02:47 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mba5 on 26-05-2010 05:38 PM
Quote from: shaoyang on 26-05-2010 03:32 AM
ndi be anyi eklee m unu o! nkea bu ozi si n' ulo mgbasa-ozi radio s.g.c eru unu nti, nwa-afo igbo obula no na naijapals ga-na-eweta dollar iri, izu-uka obula ka-anyi were kpakoo onwe anyi onu mara ihe aga-eme iji ruta akwa mmiri ozo (bridge) n'uzo asaba. nkea bu iwu diiri anyi nile. gbaa nu mbo hu na unu n'akwunye ego a n'account m. ozi di oke mkpa, onye nu ya kooro nwanne ya ogwula ka oham n'onu. muo nu! zuo nu! rie nu!

Bia nwokem ibu onye onsi (Ojiegbe aga na abali)Huh?
Agba fuem mu, maka akamu adighi na nkaaa.

mba5, country5 ka obu mba(ise)5
isi n'ike were eku ume?




Posted: at 27-05-2010 02:47 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 27-05-2010 03:10 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: ScReAmZ-X on 25-05-2010 03:49 PM
Dalu cyril4christ. Agam abia n'uno gi echi.Biko echefukwala oo Grin Kiss

Sierem ofe akwu  na rice;D
nke nwanyi ichetara nam ofe akwu nriri last na 2008,biko inwere ike kuzirim ntu esi  esiya?

Posted: at 27-05-2010 03:10 AM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- shaoyang at 27-05-2010 08:03 AM (13 years ago)
(m)
HAHA OTE BEGHI AKA NA, MANA OBUGHI SO OFE AKWU N'AGUM
NGWO NGWO NWANYI MBAISE NKEAHU EJI
UKPAKA,OKPOROKO NA ISI EWU AGWO WEREZIE
NKWU ANA-AKUGHI MMIRI BUTUE YA
Posted: at 27-05-2010 08:03 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 27-05-2010 08:09 AM (13 years ago)
(m)
she!!! unu choro ilaputa mmadu ebea.....biko unu emekwala ka agu gwuo anyi ebeaaa

Posted: at 27-05-2010 08:09 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- oguejiofor at 27-05-2010 10:15 AM (13 years ago)
(m)
oguwagom agu ozugbo
Posted: at 27-05-2010 10:15 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 27-05-2010 10:33 AM (13 years ago)
(m)
kedu onye kpotara ndia ebe a?
Posted: at 27-05-2010 10:33 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- shaoyang at 27-05-2010 11:49 AM (13 years ago)
(m)
NWANNE KEDU KA OSI AGA? AMA M N'ANA EBUBA
Posted: at 27-05-2010 11:49 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 27-05-2010 12:22 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on 27-05-2010 08:03 AM
HAHA OTE BEGHI AKA NA, MANA OBUGHI SO OFE AKWU N'AGUM
NGWO NGWO NWANYI MBAISE NKEAHU EJI
UKPAKA,OKPOROKO NA ISI EWU AGWO WEREZIE
NKWU ANA-AKUGHI MMIRI BUTUE YA
@shaoyang inwezikwara saves na account gi? maka afurum na ibu onye nakwo ndu ofuma ofuma. ihe ndia bu ono nso erughi aka biko echetazirinam ihe nchefugoro tete.

Posted: at 27-05-2010 12:22 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kurupt419 at 27-05-2010 02:00 PM (13 years ago)
(m)
Kedu ihe na eme abea
Posted: at 27-05-2010 02:00 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ronaldson at 27-05-2010 02:12 PM (13 years ago)
(m)
Divine Weldon for letting them know that not all Igbo can write in Igbo because some of us grew up in a non Igbo areas.
So dont come here and make does who understand and speak Igbo but cant write in Igbo feel like they are not Igbos.

N DE ARA......LOL
 
Posted: at 27-05-2010 02:12 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- oguejiofor at 27-05-2010 03:13 PM (13 years ago)
(m)
N DE ARA indeed. norokwa ebe ahu ino ka onyi tugbuo gi. abu atiti... mcheeewww.
Posted: at 27-05-2010 03:13 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 27-05-2010 03:28 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: ronaldson on 27-05-2010 02:12 PM
Divine Weldon for letting them know that not all Igbo can write in Igbo because some of us grew up in a non Igbo areas.
So dont come here and make does who understand and speak Igbo but cant write in Igbo feel like they are not Igbos.

N DE ARA......LOL
 
@ronaldson,i have been to igbo land ony 9 times,that you grew up in non igbo speaking area is not an excuse.my 2 years old son speak igbo perfectly.although daz why we are here to learn and perfect our great language.thank you

Posted: at 27-05-2010 03:28 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- blings_is_back at 27-05-2010 04:02 PM (13 years ago)
(m)
hmmmmm
Posted: at 27-05-2010 04:02 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- oguejiofor at 27-05-2010 04:04 PM (13 years ago)
(m)
gwakwa ya ka onu ofuma o. dede mallorca ndewo
Posted: at 27-05-2010 04:04 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 27-05-2010 04:08 PM (13 years ago)
(m)
HAHAHA... UMUNNE M , OBI BU M SO ANURI MAKA ETU UNU SI WERE N'AGBA MBO NKE UKWU IJI ASUSU ANYI EDE EDEMEDE N'EBEA, UMU IGBO; ANYI BU OFU HAHAHA..... UNU DI TOO MUCH
Posted: at 27-05-2010 04:08 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 27-05-2010 04:10 PM (13 years ago)
(m)
AMA M N'AHA M ADIGHI AGBAGHARI UNU ANYA N'IHI N'OBU NDI CHING CHANG CHONG(CHINESE) NYERE M AHA NKEA
Posted: at 27-05-2010 04:10 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 49 50 51 [52] 53 54 55 ... 148