Igbo's only (Page 51)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 48 49 50 [51] 52 53 54 ... 148
- blings_is_back at 25-05-2010 10:07 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 24-05-2010 10:48 AM
blings hapukwa onye ahu aka ugbua tupu ewesara gi iwe

enyi oko.... kedu ihe o?... kedu onye ga ewesaram ihe na mu choro ihazi asa..... nwanne onwero kwa ihe mega oh!.. imarozi onye mu bu?... anaghi ebu nu ala ebu na... mr uwa wu sa owara na onwero

Quote from: sa-fire on 25-05-2010 03:31 AM
unu hapum aka!

omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim
Posted: at 25-05-2010 10:07 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- colenzo at 25-05-2010 12:16 PM (13 years ago)
(m)
Nwanne nwee indidi ya bu ngozi ga eru gi aka

Posted: at 25-05-2010 12:16 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nwaezi55 at 25-05-2010 01:08 PM (13 years ago)
(m)
oga enwe ndidi rue ole mgbe?
Posted: at 25-05-2010 01:08 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- nicestobi at 25-05-2010 02:05 PM (13 years ago)
(m)

INDIDI gini?
Posted: at 25-05-2010 02:05 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nwaezi55 at 25-05-2010 02:25 PM (13 years ago)
(m)
amaghim
Posted: at 25-05-2010 02:25 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- cyril4christ at 25-05-2010 02:56 PM (13 years ago)
(m)
Dalu kwa nuo ooooooooooooooo
Posted: at 25-05-2010 02:56 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ScReAmZ-X at 25-05-2010 03:49 PM (13 years ago)
(f)
Dalu cyril4christ. Agam abia n'uno gi echi.Biko echefukwala oo Grin Kiss

Sierem ofe akwu  na rice;D
Posted: at 25-05-2010 03:49 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- cyril4christ at 25-05-2010 03:55 PM (13 years ago)
(m)
nne mu noo nke ukwu, agam esiri gi ya otu obura isi nwere cho ya
Posted: at 25-05-2010 03:55 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- NenyeN at 25-05-2010 05:26 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: sa-fire on 25-05-2010 03:31 AM
unu hapum aka!
Osi Nji Ghaara Uri, hafu ke? I ganu-ikora anyi "hmm" ahu. Ngwanu, anyi echewala.


Quote from: blings_is_back on 25-05-2010 10:07 AM
Quote from: sa-fire on 25-05-2010 03:31 AM
unu hapum aka!

omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim
Shocked Nke a o bu ihe m che na o bu. . . ?

Posted: at 25-05-2010 05:26 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- Mr-World at 26-05-2010 02:23 AM (13 years ago)
(m)
bia, suo igbo izugbe

Posted: at 26-05-2010 02:23 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 26-05-2010 03:32 AM (13 years ago)
(m)
ndi be anyi eklee m unu o! nkea bu ozi si n' ulo mgbasa-ozi radio s.g.c eru unu nti, nwa-afo igbo obula no na naijapals ga-na-eweta dollar iri, izu-uka obula ka-anyi were kpakoo onwe anyi onu mara ihe aga-eme iji ruta akwa mmiri ozo (bridge) n'uzo asaba. nkea bu iwu diiri anyi nile. gbaa nu mbo hu na unu n'akwunye ego a n'account m. ozi di oke mkpa, onye nu ya kooro nwanne ya ogwula ka oham n'onu. muo nu! zuo nu! rie nu!
Posted: at 26-05-2010 03:32 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 26-05-2010 03:40 AM (13 years ago)
(m)
ibu onye ANO OTU ITEGHETE (419)

Posted: at 26-05-2010 03:40 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 26-05-2010 04:03 AM (13 years ago)
(m)
mbanu nwanne m,keduzi ka isi ekwu etu a? o kwanu alo kam n'atuta ka oga-esi we diri anyi nile (umu ozo bu iwem) n'mma kam n'emekwanu inugo? ya bu were oso weta ego nke gi ugbua tupu ndi taskforce emeruo gi ahu
Posted: at 26-05-2010 04:03 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 26-05-2010 11:27 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: colenzo on 25-05-2010 12:16 PM
Nwanne nwee indidi ya bu ngozi ga eru gi aka

nweee ndidi bu kwan aha onye?....

Quote from: blings_is_back on 25-05-2010 10:07 AM
Quote from: sa-fire on 25-05-2010 03:31 AM
unu hapum aka!

omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim
Shocked Nke a o bu ihe m che na o bu. . . ?
[/quote]

kedu ihe ina eche na obu ya?.... ihe obula ina eche gbasara gi
Posted: at 26-05-2010 11:27 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- NenyeN at 26-05-2010 03:11 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: Mr-World on 26-05-2010 02:23 AM
bia, suo igbo izugbe
Amachaghi m Igbo Izugbe, ma aga m agbali.

Blings, elee udi ngozi i na-ekwu okwu ya?

Posted: at 26-05-2010 03:11 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- rbest at 26-05-2010 03:37 PM (13 years ago)
(f)
bling bling is indeed bak.

igbo kwenu
Posted: at 26-05-2010 03:37 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- shaoyang at 26-05-2010 04:21 PM (13 years ago)
(m)
gbaa nu mbo weta ego a mu na-ekwu maka ya, maka na onweghi kama kobo di na poosu anyi kita
Posted: at 26-05-2010 04:21 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 26-05-2010 04:40 PM (13 years ago)
(m)
BIKO NU NDI BE ANYI......KA ANYI NA ASU IGBO IZUGBE NKE DI NFE NA OGUGU, KARIA ISU ONLU MBA MA OBU OLU NDI...BIKO NU TRY A NU

Posted: at 26-05-2010 04:40 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mba5 at 26-05-2010 05:38 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: shaoyang on 26-05-2010 03:32 AM
ndi be anyi eklee m unu o! nkea bu ozi si n' ulo mgbasa-ozi radio s.g.c eru unu nti, nwa-afo igbo obula no na naijapals ga-na-eweta dollar iri, izu-uka obula ka-anyi were kpakoo onwe anyi onu mara ihe aga-eme iji ruta akwa mmiri ozo (bridge) n'uzo asaba. nkea bu iwu diiri anyi nile. gbaa nu mbo hu na unu n'akwunye ego a n'account m. ozi di oke mkpa, onye nu ya kooro nwanne ya ogwula ka oham n'onu. muo nu! zuo nu! rie nu!

Bia nwokem ibu onye onsi (Ojiegbe aga na abali)Huh?
Agba fuem mu, maka akamu adighi na nkaaa.
Posted: at 26-05-2010 05:38 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 26-05-2010 05:42 PM (13 years ago)
(m)
laghachite azu ebea ugbua maka imawa gi anya

Posted: at 26-05-2010 05:42 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 48 49 50 [51] 52 53 54 ... 148