NenyeN at 19-05-2010 04:53 PM (14 years ago) (m) Nwa afo ngwa, inweghi otoriti isu asusu obodo gi ebea, ihe i gana asu bu igbo izugbe nke onye obula ga na aghota.................ndi be anyi ekwukwaram nke oma?
l'ezi? a gagh ikwe ma edee l'okwu m? O digh. Ekwefugh m. Igbo Izugbe ke? Ogwe m amadigh Igbo Izugbe ekwuma ekwuma ma o bu dee. Ya emee ma edee l'okwu m ma m ganu-ide ke ferefere la a ma wee iwe.
Am not even sure this is Igbo, maybe Yiddish?  I ghotafugh? achoghizim oyibo a unu na asu ebe a...... unu anuru ihem na ekwu?
Nnaa kasaara we. Vixenx, i nufu? Biko This is chinese + jibberish-Igbo.  ehn-hehn. . . gbuoo mbu ma i mata la i magh hnwe i di-ika uka ya. i dikwagh inu Igbo odo?
la m hie Ngwa Posted: at 19-05-2010 04:53 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
achoghizim oyibo a unu na asu ebe a...... unu anuru ihem na ekwu?
Then change the topic to "Igbo Languages only" but as far as am concerned--the topic is for people of Igbo tribes.  okwa maka mgbe mu ga akporo gi ndi FBI......... suba kwa igbo kita Posted: at 19-05-2010 04:59 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 19-05-2010 05:39 PM (14 years ago) (m) world man hapukwa vixenx ahu aka biko repu case abukwaghi ihe eji egwu egwu n'obodo a,aga ejikwa itu nga merugi ahu.
Tell him what he doesn't know..Lol Mr. World is still living in the bushes. He's talking about molesting someone easily because its on the net..bully bjlly lol. But........................... Mr. World can be deleted too for segxwal harassment..., play with it. segxwal harassment? when u were seducing me what do u think u are doing? or do u think u are doing body harassment..........u have to explain urself well. It's my words against yours, so now what? hehe  ur words ko, i go just drag u to the backyard and show u ihe oku ji nti oke eme
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 19-05-2010 05:39 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Vixenx at 19-05-2010 06:47 PM (14 years ago) (f) achoghizim oyibo a unu na asu ebe a...... unu anuru ihem na ekwu?
Then change the topic to "Igbo Languages only" but as far as am concerned--the topic is for people of Igbo tribes.  okwa maka mgbe mu ga akporo gi ndi FBI......... suba kwa igbo kita Nsuoro gi igbo kita i ga si chei!!!! Nwa egbulam tata...Vixen obu gini? Posted: at 19-05-2010 06:47 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Vixenx at 19-05-2010 06:48 PM (14 years ago) (f) world man hapukwa vixenx ahu aka biko repu case abukwaghi ihe eji egwu egwu n'obodo a,aga ejikwa itu nga merugi ahu.
Tell him what he doesn't know..Lol Mr. World is still living in the bushes. He's talking about molesting someone easily because its on the net..bully bjlly lol. But........................... Mr. World can be deleted too for segxwal harassment..., play with it. segxwal harassment? when u were seducing me what do u think u are doing? or do u think u are doing body harassment..........u have to explain urself well. It's my words against yours, so now what? hehe  ur words ko, i go just drag u to the backyard and show u ihe oku ji nti oke eme Hahahahahaha Biko gosim ihe oku ji nti oke eme... Agam eji mma bee amugi! Odika imagi onyem bu ebea?................Jukwaa ndi mmadu onye Vixen bu, adikwam dangerous ooo hehe Posted: at 19-05-2010 06:48 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 19-05-2010 06:54 PM (14 years ago) (m) amu m? ibu onye aruru ala, tufia..... biko mere m ebere
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 19-05-2010 06:54 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 19-05-2010 07:43 PM (14 years ago) (m) mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 19-05-2010 07:43 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Vixenx at 19-05-2010 08:18 PM (14 years ago) (f) mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?
You ask too many "Ajuju"....your minds are just playing tricks on you. Posted: at 19-05-2010 08:18 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
wish i can speak one lol, Posted: at 19-05-2010 08:30 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 19-05-2010 09:43 PM (14 years ago) (m) mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?
You ask too many "Ajuju"....your minds are just playing tricks on you. n'udi gini zi,ka onye ajuju ona efu uzo n'obodo gi nwatakiria?
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 19-05-2010 09:43 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
oguejiofor at 19-05-2010 09:48 PM (14 years ago) (m) wish i can speak one lol,
ehhyahhh... ngwa bia ka mu kuziere gi Posted: at 19-05-2010 09:48 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
kurupt419 at 19-05-2010 11:59 PM (14 years ago) (m) ndi be anyi ndewo nu Posted: at 19-05-2010 11:59 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 20-05-2010 03:29 AM (14 years ago) (m)  eeeeeehhhhhnnnn?? So i maala okwu Igbo ede?
la m hie Ngwa Posted: at 20-05-2010 03:29 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Ndi Igbo ndi nwe'm .... an'm akene Posted: at 20-05-2010 04:08 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
o nwere onye agu na agu ebe? Posted: at 21-05-2010 10:12 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 21-05-2010 10:57 AM (14 years ago) (m) o nwere onye agu na agu ebe?
Dede mallorca afughi uzo now,agu nabazim ime biko.onwere ka osi diri gi ime ka mmara
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 21-05-2010 10:57 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
Mr-World at 21-05-2010 11:13 AM (14 years ago) (m) mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?
nwanne, Vixenx bu nwunye m, love na ebu anyi ka mmanya
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 21-05-2010 11:13 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 21-05-2010 11:36 AM (14 years ago) (f) make i pass first Posted: at 21-05-2010 11:36 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 21-05-2010 11:38 AM (14 years ago) (m) mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?
nwanne, Vixenx bu nwunye m, love na ebu anyi ka mmanya  biko lekwa anya n'iro ofuma maka accident.world man ikadikwam mkpa biko
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 21-05-2010 11:38 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
mallorca at 21-05-2010 11:45 AM (14 years ago) (m) mr world anam aju gi ozo kedu onye bu Vixenx a ma kedu kwa ihe gi na ya ji oji esoghari gi n'ike ebe obula?
nwanne, Vixenx bu nwunye m, love na ebu anyi ka mmanya  biko lekwa anya n'iro ofuma maka accident.world man ikadikwam mkpa biko okara gi mma
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 21-05-2010 11:45 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |