Igbo's only (Page 63)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 60 61 62 [63] 64 65 66 ... 148
- blings_is_back at 22-06-2010 09:45 AM (13 years ago)
(m)
hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?
Posted: at 22-06-2010 09:45 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- Mr-World at 22-06-2010 10:15 AM (13 years ago)
(m)
jukwa ya oooo

Posted: at 22-06-2010 10:15 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 22-06-2010 10:32 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: Mr-World on 22-06-2010 03:01 AM
Quote from: ndjoe on 20-06-2010 03:51 AM
ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme

ABABANNA_0001.wmv


Onye ara, ina ayi ara, ibu ezigbo iberibe, arusi a ga apiagi utari 4 ikpari mr world






Maazi !!
unu na etezi mmanwu ?


























Posted: at 22-06-2010 10:32 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 22-06-2010 10:33 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 09:45 AM
hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?

O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !!

Posted: at 22-06-2010 10:33 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- angel-one at 22-06-2010 10:51 AM (13 years ago)
(m)
oK nice one.
Posted: at 22-06-2010 10:51 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 22-06-2010 11:38 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 22-06-2010 10:33 AM
Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 09:45 AM
hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?

O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !!

obu gi na ekwuziri ya onu ya?....... o enyi gi nwoke ka obu?
Posted: at 22-06-2010 11:38 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- shaoyang at 22-06-2010 12:01 PM (13 years ago)
(m)
onye-echichi(deaconmekkux) daalu nke ukwu, obi bum so anuri
h'ihi n'ikere ekike dika ezigbo nwa-afo, onye nwe anyi nonyere gi
Posted: at 22-06-2010 12:01 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- iceejay at 22-06-2010 12:47 PM (13 years ago)
(f)
Bling.... gin wu is okwu na page a, biko korom, maka na adim ohuru na nija pal site, ndalu
Posted: at 22-06-2010 12:47 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- bomsiluv at 22-06-2010 12:52 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: Mr-World on 22-06-2010 03:21 AM



Mr-uwanile, ogini bu ihe nka?
Posted: at 22-06-2010 12:52 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 22-06-2010 01:24 PM (13 years ago)
(f)
oo nkwa
Posted: at 22-06-2010 01:24 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- bomsiluv at 22-06-2010 01:44 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: rbest on 22-06-2010 01:24 PM
oo nkwa

E gi eme gini?
Posted: at 22-06-2010 01:44 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- onyiis at 22-06-2010 02:01 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 11:38 AM
Quote from: onyiis on 22-06-2010 10:33 AM
Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 09:45 AM
hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi?

O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !!

obu gi na ekwuziri ya onu ya?....... o enyi gi nwoke ka obu?


o bu enyi m ma burukwa nwanne m di ka gi onwe gi . A bu m ezi nwafo burukwa onye nche umunne m !










Posted: at 22-06-2010 02:01 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- shaoyang at 22-06-2010 02:32 PM (13 years ago)
(m)
DALU NWA-ADA ONYIIS MANA AGHOTAGHIM IHE GI N'UMU OZODIMGBA N'EJE N'IME OHIA AHU
KEDU KA NKEA SIRI MEE?
Posted: at 22-06-2010 02:32 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 22-06-2010 02:49 PM (13 years ago)
(m)
KEDI NDI HA SI NA ETI MMAWU EBA?
Posted: at 22-06-2010 02:49 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- deaconmekkux at 22-06-2010 03:04 PM (13 years ago)
(m)
Imana oji eze di eze n`aka,..umu nnaa oji abiana..aga agozinu ya agozi....Asim egbe bere ugo bere,nke si ibe ya ebena,ya zi ya ebe oga ebe,mana ojukwanu igosi ya ebe oga ebe,osisi nke ya onwe ya jiri bere,si gbutue ya,ka ohu otu efewe ebeghi ebe si adi!Onye biri ibe ya biri!Ngu nke onye ji eko akokwana ya!Ndi igbo ga adi,anyi bu ndi no obodo oyibo,ihe anyi kworo bia,anyi ga enweta ya!Onye gbuwe achara,onye gbuwe,onye akpona ibe ya onye ikolu!Ya mere anyi ga ata oji a,we tata ogonogo ndu,ahu isi ike,omumu nwoke,omumu nwanyi,N`AHA JESUS CHRIST, ONYE NWE ANYI....AMEN.....KA UDO CHIAA.
Posted: at 22-06-2010 03:04 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- shaoyang at 22-06-2010 03:48 PM (13 years ago)
(m)
AMENH....... HOA! NWANNE M KEDU AHA OTUTU GI?
Posted: at 22-06-2010 03:48 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 22-06-2010 04:45 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: nicestobi on 21-06-2010 02:10 PM
Quote from: ndjoe on 20-06-2010 03:51 AM
ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme

ABABANNA_0001.wmv

Hmm..ndjoe, okwa gi nwe onu gi?
kwuba ife onwuna solor gi.. gini ka anyi ga eme gi?
nothing


ha hah anom na ofe onu bu nkem ihe obula masirim ka m ga ekwu
Posted: at 22-06-2010 04:45 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Bazemaster at 22-06-2010 04:46 PM (13 years ago)
(m)
A biala nu m ozo..................e bu m nkwocha na nkwobi bia, kedu onye ga añu?.........

Posted: at 22-06-2010 04:46 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- tyris2727 at 22-06-2010 04:53 PM (13 years ago)
(f)
 Exuse mi , Wrong Channel
Posted: at 22-06-2010 04:53 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- deaconmekkux at 22-06-2010 05:31 PM (13 years ago)
(m)
Onye nkem,aha ana etum bu ICHIE ONYIMA  OMEKA NNA YA.Onye choro udo ka udo ga adiri.Anwuchula anwuchu nwa-afo.
Posted: at 22-06-2010 05:31 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
1 ... 60 61 62 [63] 64 65 66 ... 148