mallorca at 18-06-2010 12:03 AM (14 years ago) (m) agaghim ajukwa unu ajuju ozo o,ole ebe Eze ndigbo no maka agam a post ya na saitia na ututu echi na ana achoya acho o.ekwusigo kwam
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-06-2010 12:03 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 18-06-2010 12:11 AM (14 years ago) (m) agaghim ajukwa unu ajuju ozo o,ole ebe Eze ndigbo no maka agam a post ya na saitia na ututu echi na ana achoya acho o.ekwusigo kwam
nwanne ika na achokwa eze ndi Igbo okwa na m gwa go gi na osorogo onye ofe mmanu lawa Ijebu Ode Posted: at 18-06-2010 12:11 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oguejiofor at 18-06-2010 12:25 AM (14 years ago) (m) hahahahahahaha. unu ga egbukwa mmadu ebe a Posted: at 18-06-2010 12:25 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 18-06-2010 01:10 AM (14 years ago) (m) lekwa m aka mu dikwa ocha oo Posted: at 18-06-2010 01:10 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
agaghim ajukwa unu ajuju ozo o,ole ebe Eze ndigbo no maka agam a post ya na saitia na ututu echi na ana achoya acho o.ekwusigo kwam
ichoronu ihu eze ndi igbo ibianu na obi ya.... ka obu na imaghizi omenala ndi igbo.... eze ndi igbo noo ya nosie ike Posted: at 18-06-2010 08:50 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
bomsiluv at 18-06-2010 10:18 AM (14 years ago) (f) Ndi Igbo ekelem unu Posted: at 18-06-2010 10:18 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Ndi Igbo ekelem unu
dalu ezigbo nwanyi.... kedu ka imere? Posted: at 18-06-2010 11:22 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-06-2010 11:54 AM (14 years ago) (m) Eze ndigbo omechara puta,okakwara unu nile mma maka agaram esu ezigbo oku ebea na oburu na oputaghi ebea.
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-06-2010 11:54 AM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
biko akana su onye obula oku Posted: at 18-06-2010 12:04 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
mallorca at 18-06-2010 01:10 PM (14 years ago) (m) biko akana su onye obula oku [/quoteEze ndigbo aghota ghim ife neme ebea o
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 18-06-2010 01:10 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ok nwanne Posted: at 18-06-2010 01:54 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
bomsiluv at 18-06-2010 03:30 PM (14 years ago) (f) Ndi Igbo ekelem unu
dalu ezigbo nwanyi.... kedu ka imere? Aputalam. ke maka ndibegi? Posted: at 18-06-2010 03:30 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 19-06-2010 03:56 AM (14 years ago) (m) NKEA BU ONYEM JI AGBATIRI UKWU Posted: at 19-06-2010 03:56 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 19-06-2010 04:04 AM (14 years ago) (m) NKEA BU ONYEM JI AGBATIRI UKWU
kedu ihe mere gi na uku ina agbati, okwa kama iga asi anyi na ino ebe ahu akw iko isi na ina agbati uku, ina agbti kwa ihe ina agbati iga agbali kwa na egi okpu nna bu enyi maka na obiri na aja ocha di kwa le otu lekwa pimpoo pimpoo Posted: at 19-06-2010 04:04 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oguejiofor at 19-06-2010 11:10 AM (14 years ago) (m) shaoyang gbachi ya nkiti ochoro ka konji tagbuo gi. nwanne ekwekwana jidesie nwada ahu ike Posted: at 19-06-2010 11:10 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 19-06-2010 04:25 PM (14 years ago) (m) NKEA BU ONYEM JI AGBATIRI UKWU
kedu ihe mere gi na uku ina agbati, okwa kama iga asi anyi na ino ebe ahu akw iko isi na ina agbati uku, ina agbti kwa ihe ina agbati iga agbali kwa na egi okpu nna bu enyi maka na obiri na aja ocha di kwa le otu lekwa pimpoo pimpoo NWANNE M ECHEM N'IMA EGWU ANA-AGBA IBUZI TAATA? Posted: at 19-06-2010 04:25 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 19-06-2010 04:32 PM (14 years ago) (m) shaoyang gbachi ya nkiti ochoro ka konji tagbuo gi. nwanne ekwekwana jidesie nwada ahu ike
DALU NKE UKWU ONYEOMA OGUEJIOFOR OBURUMAKA NWA ADAA UGWU M ATUGO YA ONWEGHIZIKWA IKE IGBAGA EBEOZOR Posted: at 19-06-2010 04:32 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oguejiofor at 19-06-2010 11:58 PM (14 years ago) (m) nwanne amam ihe iga emewu. gbado anya Posted: at 19-06-2010 11:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 20-06-2010 12:16 AM (14 years ago) (m) WELE ME IFE AHUN INULU IFEM MU KWULU? Posted: at 20-06-2010 12:16 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 20-06-2010 03:51 AM (14 years ago) (m) ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme Posted: at 20-06-2010 03:51 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |