mallorca at 20-06-2010 02:11 PM (14 years ago) (m) @Ndjoe iga agbasi mbo ike ma murukwa anya ka azu,maka agwa gi ihe eji aba ogaranya inwere ike isi ka idikwa ka idi na mbu.mara amara na uba si nachi.chi na emeze my brother
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 20-06-2010 02:11 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 20-06-2010 02:56 PM (14 years ago) (m) udo di nwannem obsirim ike tinyekwa na m na agba si mbo ike, kedu ka idi ta ta aru osikwara gi ike? Posted: at 20-06-2010 02:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 20-06-2010 03:11 PM (14 years ago) (m) udo di nwannem obsirim ike tinyekwa na m na agba si mbo ike, kedu ka idi ta ta aru osikwara gi ike?
nwannem mallorca bu obi Akudozie Nwata,chineke mere ka odirim na mma.
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 20-06-2010 03:11 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 20-06-2010 03:20 PM (14 years ago) (m) ngwa nu ka otuto nile diri ya bu chukwu kere anyi Posted: at 20-06-2010 03:20 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 20-06-2010 03:24 PM (14 years ago) (m) ngwa nu ka otuto nile diri ya bu chukwu kere anyi
chineke karisiri ife n'ile ana eme,onye amaghi ya bu onye nwuru anwu
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 20-06-2010 03:24 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 20-06-2010 03:32 PM (14 years ago) (m) ngwa nu ka otuto nile diri ya bu chukwu kere anyi
chineke karisiri ife n'ile ana eme,onye amaghi ya bu onye nwuru anwu obi dim uto na ikwenyere na Chineke, oga na edu gi na uzo gi nile Posted: at 20-06-2010 03:32 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
mallorca at 20-06-2010 03:35 PM (14 years ago) (m) my brother obu Chineke bu na uzo na aga aga o, obughi nike aka mmadu bros
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 20-06-2010 03:35 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
rbest at 20-06-2010 03:41 PM (14 years ago) (f) nwata kwacha aka, omee gini? Posted: at 20-06-2010 03:41 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
go get a life... 4 u justt too borinn
Am EvErYtHiNg My Haters Re Not!! :p Posted: at 20-06-2010 03:46 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
mallorca at 20-06-2010 03:56 PM (14 years ago) (m) nwata kwacha aka, omee gini?
osoro rbest rie ife,lool
HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY Posted: at 20-06-2010 03:56 PM (14 years ago) | Addicted Hero | |
Reply |
ndjoe at 20-06-2010 03:57 PM (14 years ago) (m) go get a life... 4 u justt too borinn
sorry who is that? why do you have to be rude fine girl like you na waooooo Posted: at 20-06-2010 03:57 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 20-06-2010 03:58 PM (14 years ago) (m) nwata kwacha aka, omee gini?
idi ndu na isi uche gi di na ife ina eme nwannem nwayi Posted: at 20-06-2010 03:58 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
divieproject, iwu oye igbo, toks e, that was funny. nsogbwu adiah, a gama eyeka
this is meczy.u shd always expect the .... Posted: at 20-06-2010 06:28 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
bomsiluv at 21-06-2010 09:16 AM (14 years ago) (f) Ndi bayi ekelem unuooo Posted: at 21-06-2010 09:16 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
go get a life... 4 u justt too borinn
anyi achoro kwa udi okwu a ebe biko..... oburu na ibughi onye igbo si ebe a puo Posted: at 21-06-2010 09:53 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
NDI IGBO IBEM KEDU NKE N'EME NU .... AMARAM NA INYE NA AGA NKE OMA? Posted: at 21-06-2010 01:45 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 21-06-2010 02:10 PM (14 years ago) (m) ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme ABABANNA_0001.wmvHmm..ndjoe, okwa gi nwe onu gi? kwuba ife onwuna solor gi.. gini ka anyi ga eme gi? nothing Posted: at 21-06-2010 02:10 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 22-06-2010 03:01 AM (14 years ago) (m) ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme ABABANNA_0001.wmvOnye ara, ina ayi ara, ibu ezigbo iberibe, arusi a ga apiagi utari 4 ikpari mr world
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 22-06-2010 03:01 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 22-06-2010 03:21 AM (14 years ago) (m)
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 22-06-2010 03:21 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
CHAAA,CHAAA,CHAAA...IGBO KWENU,MUONU,ZUONU...KWEZUENU!IMANA" EZUE KA ERI UDENE,ATOTUE NGIGA"....ONYE EZE ABIARUENA.....NNAA, MU ONWEM AMAGHI N`IHE DI OTUA NA-AGAA EBEA O..CHAI,KEDUKWANU KA MMADU SI ANO NA MMIRI NCHA ANA ABA YA ANYA?....NWA -AFU,ORUENA MGBE EJI AMA NDI BU EZIGBO NDI IGBO,OBUGHI NDI IGBO N`ONU,KAMA NDI IGBO N`EZIA.....ASIM KA ODIRI ONYE OBUNA BU NWA-AFO IGBO NA MMA!...."ONYE OBUNA AMAGHI ASU MA OBU AMAGHI EDE,YA NA-EGE NTI....MAKANA,ATUORO OMARA,OMARA,..MANA,ATUORO OFEKE,OFENYE ISI N`OFIA".....KA UDO CHIA N`AFA JESUS....MU NA ABIAKWANU. Posted: at 22-06-2010 05:59 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |