Igbo's only (Page 133)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 130 131 132 [133] 134 135 136 ... 148
- onyiis at 29-01-2011 12:35 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: kinkino on 25-01-2011 04:29 PM
blings nwanne...jiri kwa ya nwayoo....maka na onwu di na nti...anyi furu gi n'anya...ya ka anyi ji ario gi...biko abakwala na ulo gbara ochichiri mee ihe gbara ochichiri....

o di ka ima na ya na ochichiri gbara ndu  Grin Grin Grin Grin

Posted: at 29-01-2011 12:35 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 29-01-2011 12:38 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: kinkino on 25-01-2011 06:06 PM
oge m n'cho itinye nnu, amaru m na ekwuchighim ihe nnu m ofuma...nnu nile awunye na ime ofem...ose kwanu, echetaghi m na akwonyere m ose na ayiya..eje kwa m tinye ozo...odi nma aga m ebute ya bu ofe ugbu a...aga ebute kwara gi mmiri iga anu maka ose.... cheru ka m bia...


hmmmmmmmmm    onye na erikwa chere afo ya maka na ufodu ga akwara ga biri n'ulo nsi ma ha richaa  Grin Grin Grin

Posted: at 29-01-2011 12:38 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 29-01-2011 12:41 PM (13 years ago)
(f)
[quote

heheheheheeeeeeee !!  di ka umu nwanyi nile na agu gi ka nsi onyae afo na asa ?  Jirikwa nwayo maka itu nwunye mmadu ime  Roll Eyes Roll Eyes Roll Eyes Roll Eyes Roll Eyes

Posted: at 29-01-2011 12:41 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 29-01-2011 12:42 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 27-01-2011 01:14 PM
chei!!! nekwa nu ihe nwa a na ama....... onye muru omalicha nwa nke a?


heheheheheeeeeeeee !!! e ji anya ahu omalicha nwa  Grin Grin Grin

Posted: at 29-01-2011 12:42 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 29-01-2011 05:50 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kurupt419 on 29-01-2011 02:14 AM
Quote from: blings_is_back on 28-01-2011 01:42 PM
achorom ihu iru gi..... mee oso tinye foto gi judichi

bia nwoke'm nkea ikere akwa n'olu ichoro ikwu udoo?

nwokem kpachara anya gi oh!..... odi ka ira go mmanya
Posted: at 29-01-2011 05:50 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 29-01-2011 06:15 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 29-01-2011 12:42 PM
Quote from: blings_is_back on 27-01-2011 01:14 PM
chei!!! nekwa nu ihe nwa a na ama....... onye muru omalicha nwa nke a?

heheheheheeeeeeeee !!! e ji anya ahu omalicha nwa  Grin Grin Grin

chukwu nyerem anya kam wee hu ihe mara mma..... so putara m na uzo kitaa
Posted: at 29-01-2011 06:15 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 30-01-2011 05:05 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 29-01-2011 06:15 PM
Quote from: onyiis on 29-01-2011 12:42 PM
Quote from: blings_is_back on 27-01-2011 01:14 PM
chei!!! nekwa nu ihe nwa a na ama....... onye muru omalicha nwa nke a?

heheheheheeeeeeeee !!! e ji anya ahu omalicha nwa  Grin Grin Grin

chukwu nyerem anya kam wee hu ihe mara mma..... so putara m na uzo kitaa


Onwu na egbu nwa nkita anaghi ekwe ya anu isi nsi  Grin Grin Grin Grin Grin

Posted: at 30-01-2011 05:05 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 31-01-2011 01:08 PM (13 years ago)
(m)
onyi kam ju kene gi..... ina achu nwa nkita na nsi iga eri di nsi?...... m hapu omalicha nwa a kitaa iga anu ya?
Posted: at 31-01-2011 01:08 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- PHINO at 31-01-2011 04:58 PM (13 years ago)
(m)
IHE M NA EKWU BU NA NDI IGBO KWESIRI IJI OTU OBI EME IHE.ENWERE OTUTU NDI IGBO NEBE A ANYI NO.OBI DI M UTO NA ANY NILE NA ENWE OGBAKO MBOSI UKA OBULA EBE A.
Posted: at 31-01-2011 04:58 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- meeki at 2-02-2011 08:12 PM (13 years ago)
(m)
ndewo nu oo
Posted: at 2-02-2011 08:12 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- ndjoe at 3-02-2011 02:18 AM (13 years ago)
(m)
ndewo nwanne madu
Posted: at 3-02-2011 02:18 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 3-02-2011 10:13 AM (13 years ago)
(m)
biko umu nwanyi juru ebe a .... milk na agum
Posted: at 3-02-2011 10:13 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 3-02-2011 10:14 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 31-01-2011 01:08 PM
onyi kam ju kene gi..... ina achu nwa nkita na nsi iga eri di nsi?...... m hapu omalicha nwa a kitaa iga anu ya?


 Tongue Tongue Tongue Roll Eyes

Posted: at 3-02-2011 10:14 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 3-02-2011 11:07 AM (13 years ago)
(m)
onyi obu na inughi ihem kwuru?.... asim na milk na agum
Posted: at 3-02-2011 11:07 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 3-02-2011 01:02 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on  3-02-2011 11:07 AM
onyi obu na inughi ihem kwuru?.... asim na milk na agum

jou Imnex na Sophia , ha nwere ebe a na emeputa mmiri are ehi  Grin Grin Grin Grin Grin

Posted: at 3-02-2011 01:02 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 3-02-2011 01:18 PM (13 years ago)
(m)
hmmmm..... biko milk igbo made kam choro
Posted: at 3-02-2011 01:18 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- charlimore at 4-02-2011 12:01 AM (13 years ago)
(m)
ndi igbo ekene m unu....nwanne okwu gi kwu oto ka uzo anyi si eje igbo...onye si na omagi asu igbo ya ga ka akwuzire ya ka esi asu igbo...maka na ikwu amagi ebe ezi ya..igbo jiri si na ekwugi ekwu melu okenye, ma na ekwuo anugi melu nwantakiri....maka na anyuko mmamiri onu ogbo ufufu...igbo ekene m unu ozo...nke onye chiri ya zelu oooo
Posted: at 4-02-2011 12:01 AM (13 years ago) | Newbie
Reply
- missKalu at 5-02-2011 03:21 PM (13 years ago)
(f)
ndewo nu oo
Posted: at 5-02-2011 03:21 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- senator76 at 5-02-2011 04:32 PM (13 years ago)
(m)
ma onye dele isi okwu ah,ma ndi na azachigha ya ihe odelu unu nile amaghi ka esi ede igbo,makana ihe nile mu huru unu dele abughi ka esi ede igbo,ma munwa amaghi ka esi ede ya.
Posted: at 5-02-2011 04:32 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- chik001 at 5-02-2011 04:35 PM (13 years ago)
(m)
Umu igbo...ndi ike na ndi karaka...Chukwu gozie unu o...!!!
Posted: at 5-02-2011 04:35 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 130 131 132 [133] 134 135 136 ... 148