Igbo's only (Page 136)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 133 134 135 [136] 137 138 139 ... 148
- blings_is_back at 18-03-2011 12:46 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 12-03-2011 03:55 PM
Quote from: blings_is_back on  9-03-2011 05:04 PM
achorom ka anyi mee nu party

na ebee ?

onwe kwanu ebe ozo na abughi na ulom...... mana onye obula na abia agahi eyi akwa.... onye obula ga agba oto
Posted: at 18-03-2011 12:46 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 18-03-2011 01:03 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kaat75 on 17-03-2011 12:07 PM
Let me zoom out of here before one marketer.....LOL

onye kpo nkita wee bia uka?
Posted: at 18-03-2011 01:03 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 18-03-2011 05:09 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 18-03-2011 12:46 PM
Quote from: onyiis on 12-03-2011 03:55 PM
Quote from: blings_is_back on  9-03-2011 05:04 PM
achorom ka anyi mee nu party

na ebee ?

onwe kwanu ebe ozo na abughi na ulom...... mana onye obula na abia agahi eyi akwa.... onye obula ga agba oto

o di ka o bu ogbako ndi isi ngbaka ka i choro ihazi ? Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 05:09 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 18-03-2011 05:11 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 18-03-2011 01:03 PM
Quote from: kaat75 on 17-03-2011 12:07 PM
Let me zoom out of here before one marketer.....LOL

onye kpo nkita wee bia uka?

Chupu ya ...........chupu ya ............. Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 05:11 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 19-03-2011 05:30 PM (13 years ago)
(f)
oga atagbu ndi biaru uka ............................

Posted: at 19-03-2011 05:30 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- farsam400 at 19-03-2011 07:52 PM (13 years ago)
(m)
And you think this is decent for unity of Nigeria
Shame on you
Posted: at 19-03-2011 07:52 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- koolkardinal at 20-03-2011 11:06 PM (13 years ago)
(m)
MY SAILORZ GONE MAD*****
Posted: at 20-03-2011 11:06 PM (13 years ago) | Newbie
Reply
- blings_is_back at 23-03-2011 02:43 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: farsam400 on 19-03-2011 07:52 PM
And you think this is decent for unity of Nigeria
Shame on you

Taa!!!!! kedu nu ebe esi akpota cha umu nkita nile a?....
Posted: at 23-03-2011 02:43 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 23-03-2011 02:49 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: onyiis on 18-03-2011 05:09 PM
Quote from: blings_is_back on 18-03-2011 12:46 PM
Quote from: onyiis on 12-03-2011 03:55 PM
Quote from: blings_is_back on  9-03-2011 05:04 PM
achorom ka anyi mee nu party

na ebee ?

onwe kwanu ebe ozo na abughi na ulom...... mana onye obula na abia agahi eyi akwa.... onye obula ga agba oto

o di ka o bu ogbako ndi isi ngbaka ka i choro ihazi ? Grin Grin

mbanu!..... ihe a bu party ndi rijuru afo.... oburu na ichoghi ibia jee nuro ala
Posted: at 23-03-2011 02:49 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- onyiis at 23-03-2011 02:54 PM (13 years ago)
(f)
heheheheeeeeeeeeeeeee

Posted: at 23-03-2011 02:54 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- blings_is_back at 23-03-2011 03:06 PM (13 years ago)
(m)
iga abia onyii?
Posted: at 23-03-2011 03:06 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kaat75 at 23-03-2011 03:38 PM (13 years ago)
(m)
OK
Posted: at 23-03-2011 03:38 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- onyiis at 28-03-2011 09:24 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 23-03-2011 03:06 PM
iga abia onyii?

mgbe m nwetara ebe, oge na ihe ndi a ga eme na ya bu ogbako ................

Posted: at 28-03-2011 09:24 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- funichi at 28-03-2011 01:26 PM (13 years ago)
(f)
chere go di, achurum imata onye nchuro nani nde igbo ide la post. okwa ima la ndi igbo lile nwere asusu ndi ichiche. Amam la iweghi ike iwota ihem ndere nkeoma, maka igbo mbu  asusu nde ngwa.   Anyi kwesiri ikusiri enyi anyi we otu leji asu igbo, obu ihe kachama. ngwa unu nno nu udo.
Posted: at 28-03-2011 01:26 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- meeki at 29-03-2011 02:19 AM (13 years ago)
(m)
chai !!  meeki don see nwiiii for NP oo
Posted: at 29-03-2011 02:19 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- shaoyang at 29-03-2011 04:04 AM (13 years ago)
(m)
 Grin Grin na Nwiii Meeki abiazikwala ebea
Posted: at 29-03-2011 04:04 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- okwas at 30-03-2011 07:54 AM (13 years ago)
(m)
NWANNE ODIKWA NA NMA ,
Posted: at 30-03-2011 07:54 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- priceless87 at 30-03-2011 11:16 AM (13 years ago)
(f)
na una sabi sha
Posted: at 30-03-2011 11:16 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ugochuks at 30-03-2011 11:59 AM (13 years ago)
(m)
Quote from: kebella on 19-03-2011 05:30 PM
oga atagbu ndi biaru uka ............................


hmmmm, onwere ndi nche na ha bu ndi obodo ozo mana adizim surprise na ha na asukwa asusu anyi,mmadu dika EZENWANYI KEBELLA  Huh? Grin Grin,amaram na igbo nke munwa adichaghi mma mana odi understandable Roll Eyes Roll Eyes,umunnem na umunnam UDO GA ADI NA IME NDU ANYI NA OTU NA OTU,EBE OBUNA ONYE NO, IHE ONA ACHO KA OGA ENWETA,IGBO NWE MMADU,MMA MMA NU OOO Grin

Posted: at 30-03-2011 11:59 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- solid_solid at 30-03-2011 12:07 PM (13 years ago)
(m)
ndi igbo ekene oooo
Posted: at 30-03-2011 12:07 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 133 134 135 [136] 137 138 139 ... 148