Why do women talk so much (Page 10)

Date: 04-02-2011 1:57 pm (13 years ago) | Author: HARMLESS
1 ... 7 8 9 [10] 11 12 13 ... 22
- Pointzero at 4-02-2011 04:48 PM (13 years ago)
(m)
lol

Posted: at 4-02-2011 04:48 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ILOVEIT at 4-02-2011 04:49 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 04:38 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:27 PM
Quote from: ILOVEIT on  4-02-2011 04:18 PM
UMUNNE NA UMUNNA,UBUGHI IHE OFURU,ANYI NA COLONISE HA NA OBODO HA SEF.

udo di nwanne.......obukwa ife arura aru....... oburu na ona ede igbo ya dekwa ya echi

Sweetie,dis one is too dificult for me
Grin Grin i thought u know it all.

Posted: at 4-02-2011 04:49 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- Pointzero at 4-02-2011 04:50 PM (13 years ago)
(m)
nwanne......ona e claim na okwero ya ka odi ka ohorigo anyi............taa..............ya bakwaa na ulo

Posted: at 4-02-2011 04:50 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ILOVEIT at 4-02-2011 04:51 PM (13 years ago)
(m)
obu eziokwu ka gi kwuru

Posted: at 4-02-2011 04:51 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- Pointzero at 4-02-2011 04:53 PM (13 years ago)
(m)
si ya na anyi ma onye obu...............lol

Posted: at 4-02-2011 04:53 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ILOVEIT at 4-02-2011 04:55 PM (13 years ago)
(m)
ana egwu ezigbo nwafo igbo wayo(ojoro) ? mbanini..anyi na chi.

Posted: at 4-02-2011 04:55 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- Sheree at 4-02-2011 04:56 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: dirtykid on  4-02-2011 02:00 PM
They like to repeat themselves always because we men no dey hear at all.

Correct answer, better man
 Grin Grin Grin
Posted: at 4-02-2011 04:56 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Pointzero at 4-02-2011 04:58 PM (13 years ago)
(m)
@ILOVEIT...................adim aware of that

Posted: at 4-02-2011 04:58 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- mallorca at 4-02-2011 04:59 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: Pointzero on  4-02-2011 04:53 PM
si ya na anyi ma onye obu...............lol
onye Adazi...Onwere ka osiri di ebea?

Posted: at 4-02-2011 04:59 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kebella at 4-02-2011 04:59 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 04:38 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:27 PM
Quote from: ILOVEIT on  4-02-2011 04:18 PM
UMUNNE NA UMUNNA,UBUGHI IHE OFURU,ANYI NA COLONISE HA NA OBODO HA SEF.

udo di nwanne.......obukwa ife arura aru....... oburu na ona ede igbo ya dekwa ya echi

Sweetie,dis one is too dificult for me

this is igbo dialet

Posted: at 4-02-2011 04:59 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- bittersweet at 4-02-2011 05:05 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:59 PM
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 04:38 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:27 PM
Quote from: ILOVEIT on  4-02-2011 04:18 PM
UMUNNE NA UMUNNA,UBUGHI IHE OFURU,ANYI NA COLONISE HA NA OBODO HA SEF.

udo di nwanne.......obukwa ife arura aru....... oburu na ona ede igbo ya dekwa ya echi

Sweetie,dis one is too dificult for me

this is igbo dialet

Udo di

Posted: at 4-02-2011 05:05 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 4-02-2011 05:15 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:22 PM
Quote from: dirtykid on  4-02-2011 04:16 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:04 PM
dirty nwanne uju adirim ma otu ife si wee di ogbua anyi ga ama udiri nkata na udi okwu anyi na ede ebea

Gbam !!

Mana enwere nu ihe nzuzo di na ihe anyi na ede.

mbanu maka oburu na onwere onye choro idenu


Onye na ede ihe ekwesighi ide ebea, onye ahu ona ami Ngwo gbakara agbaka.. omaghi ebe inbox onye ochoro idere ya di.

Posted: at 4-02-2011 05:15 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 4-02-2011 05:17 PM (13 years ago)
(f)
ife ekwuru be eziokwu nna maka na ogbu ogu dikwa tight

Posted: at 4-02-2011 05:17 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kebella at 4-02-2011 05:18 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 05:05 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:59 PM
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 04:38 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:27 PM
Quote from: ILOVEIT on  4-02-2011 04:18 PM
UMUNNE NA UMUNNA,UBUGHI IHE OFURU,ANYI NA COLONISE HA NA OBODO HA SEF.

udo di nwanne.......obukwa ife arura aru....... oburu na ona ede igbo ya dekwa ya echi

Sweetie,dis one is too dificult for me

this is igbo dialet

Udo di

udo dikwara gi nwannem

Posted: at 4-02-2011 05:18 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- mallorca at 4-02-2011 05:19 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: dirtykid on  4-02-2011 05:15 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:22 PM
Quote from: dirtykid on  4-02-2011 04:16 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:04 PM
dirty nwanne uju adirim ma otu ife si wee di ogbua anyi ga ama udiri nkata na udi okwu anyi na ede ebea

Gbam !!

Mana enwere nu ihe nzuzo di na ihe anyi na ede.

mbanu maka oburu na onwere onye choro idenu


Onye na ede ihe ekwesighi ide ebea, onye ahu ona ami Ngwo gbakara agbaka.. omaghi ebe inbox onye ochoro idere ya di.
Anam ako udi akuko a...otego mu na ife oooo

Posted: at 4-02-2011 05:19 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- Pointzero at 4-02-2011 05:21 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on  4-02-2011 04:59 PM
Quote from: Pointzero on  4-02-2011 04:53 PM
si ya na anyi ma onye obu...............lol
onye Adazi...Onwere ka osiri di ebea?
nwanne onweroo...........kama na ndi na atu akwukwo ewerela aka ha raputa onwe ha

Posted: at 4-02-2011 05:21 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- dirtykid at 4-02-2011 05:24 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: mallorca on  4-02-2011 05:19 PM
Quote from: dirtykid on  4-02-2011 05:15 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:22 PM
Quote from: dirtykid on  4-02-2011 04:16 PM
Quote from: kebella on  4-02-2011 04:04 PM
dirty nwanne uju adirim ma otu ife si wee di ogbua anyi ga ama udiri nkata na udi okwu anyi na ede ebea

Gbam !!

Mana enwere nu ihe nzuzo di na ihe anyi na ede.

mbanu maka oburu na onwere onye choro idenu


Onye na ede ihe ekwesighi ide ebea, onye ahu ona ami Ngwo gbakara agbaka.. omaghi ebe inbox onye ochoro idere ya di.
Anam ako udi akuko a...otego mu na ife oooo

O dike ka ibu, Okirikiri ka ana agba ukwu ose, adighi ari ose elu.

Posted: at 4-02-2011 05:24 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- divineproject at 4-02-2011 05:25 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 04:42 PM
Quote from: Treasure2 on  4-02-2011 04:40 PM
I LIKE WHAT IS HAPPENING HERE.  ONE LOVE TO YOU ALL.

Nne,udo diri gi

 Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked

Posted: at 4-02-2011 05:25 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 4-02-2011 05:26 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: divineproject on  4-02-2011 05:25 PM
Quote from: bittersweet on  4-02-2011 04:42 PM
Quote from: Treasure2 on  4-02-2011 04:40 PM
I LIKE WHAT IS HAPPENING HERE.  ONE LOVE TO YOU ALL.

Nne,udo diri gi

 Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked Shocked

2011 Wonders !!!

Posted: at 4-02-2011 05:26 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- Pointzero at 4-02-2011 05:29 PM (13 years ago)
(m)
otughere anya afu uzo

Posted: at 4-02-2011 05:29 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
1 ... 7 8 9 [10] 11 12 13 ... 22