Can You Toast A Girl In Yoruba/Hausa/Igbo? ...................... (Page 17)

Date: 16-03-2011 12:55 am (13 years ago) | Author: omorewa
1 ... 14 15 16 [17] 18 19 20 ... 28
- kenolis at 18-03-2011 10:36 PM (13 years ago)
(m)
akam adiro na eba....oso ka Nna gba apu aba....unu ya eji isi unu buru.......
Posted: at 18-03-2011 10:36 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 10:36 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: dirtykid on 18-03-2011 10:33 PM
Quote from: kebella on 18-03-2011 10:27 PM
Quote from: dirtykid on 18-03-2011 10:26 PM
Quote from: ILOVEIT on 18-03-2011 10:23 PM
gi na onye  Huh? dk abi?


Osi ginwa, Onwere mgbe oji si Dk... bikoo ga ka gina ya kuruba ngwa, na ona adi nkpa  Cheesy Cheesy
ina agbazi oso dk.............obughi gi choro nwa asa lol Grin Grin Grin Grin


iga asi kwa igba oso, O kwa mgbe o rue, anyi amara onye ga achiri peteri ya na aka gbaba oso, si na ya ama mezi  Cheesy Grin
Grin Grin Grin Grin iga sikwa ............okarim wuru magani bulantashi lol.................onwe kwanu  Cool

Posted: at 18-03-2011 10:36 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kenolis at 18-03-2011 10:40 PM (13 years ago)
(m)
chineke meeeeeeeeeeeeeeeeyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyyy..
ndia ga egbu ndia Huh?
Posted: at 18-03-2011 10:40 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 18-03-2011 10:44 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: kebella on 18-03-2011 10:36 PM
Quote from: dirtykid on 18-03-2011 10:33 PM
Quote from: kebella on 18-03-2011 10:27 PM
Quote from: dirtykid on 18-03-2011 10:26 PM
Quote from: ILOVEIT on 18-03-2011 10:23 PM
gi na onye  Huh? dk abi?


Osi ginwa, Onwere mgbe oji si Dk... bikoo ga ka gina ya kuruba ngwa, na ona adi nkpa  Cheesy Cheesy
ina agbazi oso dk.............obughi gi choro nwa asa lol Grin Grin Grin Grin


iga asi kwa igba oso, O kwa mgbe o rue, anyi amara onye ga achiri peteri ya na aka gbaba oso, si na ya ama mezi  Cheesy Grin
Grin Grin Grin Grin iga sikwa ............okarim wuru magani bulantashi lol.................onwe kwanu  Cool

hmmm, Nne rapu kwa okwu, na enwere isi mmuo na aka ibeya... so anya iga afu Eke ogba mu, iga asi na idighi emesi kwa... O kwa ya kam g alike ikechi umuasa anya were banye ha ime, maka na ifu, inwe obi abua  Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 10:44 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 10:52 PM (13 years ago)
(f)
ife nwanu obuzi horst  Shocked Shocked Shocked Shocked infact egwu aba gom aru already............nwanne odika ibu itepuru njo afia  Grin Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 10:52 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- dirtykid at 18-03-2011 11:01 PM (13 years ago)
(m)
Mgbe mmadu nwere ihe choro idi ka nke inyinya, kedu kwanu ihe iche na mu na ekwu maka ya...  Grin Grin Okwa onye choro ka apiwara ya udara ya nke oma, otinye application ozubgo ozugbo, ka enyere ya aka piwara ya udara ya onu nke oma  Grin Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 11:01 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- dirtykid at 18-03-2011 11:02 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: omorewa on 16-03-2011 01:04 AM
i hope that it is not curse sa dk Grin Grin


Một số phụ nữ ở đây rất tốt để thu hút họ rất tốt, tôi muốn một số đàn ông sẽ hiểu điều này và bắt đầu ve vãn các cô gái của chúng tôi mà không từ bỏ  Cheesy Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 11:02 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ILOVEIT at 18-03-2011 11:05 PM (13 years ago)
(m)
hmm DK na Ikebe..anya n'elu uwa n'ele unu,coz its getting HOT! right now Grin

Posted: at 18-03-2011 11:05 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 11:05 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: dirtykid on 18-03-2011 11:01 PM
Mgbe mmadu nwere ihe choro idi ka nke inyinya, kedu kwanu ihe iche na mu na ekwu maka ya...  Grin Grin Okwa onye choro ka apiwara ya udara ya nke oma, otinye application ozubgo ozugbo, ka enyere ya aka piwara ya udara ya onu nke oma  Grin Grin Grin
mehn na wa so ife buzi bu horse naah kedu ka umu ada si ziwe na anya inyinya gi aaaa ........ ka obu ibi ka gi dara ........ka anyi mara nke anyi na aria...........onye ibu mehn...................

Posted: at 18-03-2011 11:05 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 11:06 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: ILOVEIT on 18-03-2011 11:05 PM
hmm DK na Ikebe..anya n'elu uwa n'ele unu,coz its getting HOT! right now Grin

ichere na inaghi agu igbo ....kedu nke anya gi hukwara ugboa

Posted: at 18-03-2011 11:06 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- ILOVEIT at 18-03-2011 11:08 PM (13 years ago)
(m)
Quote from: dirtykid on 18-03-2011 11:02 PM
Quote from: omorewa on 16-03-2011 01:04 AM
i hope that it is not curse sa dk Grin Grin


Một số phụ nữ ở đây rất tốt để thu hút họ rất tốt, tôi muốn một số đàn ông sẽ hiểu điều này và bắt đầu ve vãn các cô gái của chúng tôi mà không từ bỏ  Cheesy Grin Grin
huh  Huh? Huh?

Posted: at 18-03-2011 11:08 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- mallorca at 18-03-2011 11:11 PM (13 years ago)
(m)
Njo na esi na postu a>>>>>>>>>>>>>>>>>>

Posted: at 18-03-2011 11:11 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kenolis at 18-03-2011 11:13 PM (13 years ago)
(m)
oburo obele ife...oso oso ka ngba apu
Posted: at 18-03-2011 11:13 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 11:14 PM (13 years ago)
(f)
ebe ka unu na agbaji

Posted: at 18-03-2011 11:14 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kenolis at 18-03-2011 11:17 PM (13 years ago)
(m)
ife anya mu na nti mu na anu eba ...hmmm!!!oburo small
Posted: at 18-03-2011 11:17 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 11:25 PM (13 years ago)
(f)
ona eme gi sukasia ka obu yori yori  Grin Grin

Posted: at 18-03-2011 11:25 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kenolis at 18-03-2011 11:28 PM (13 years ago)
(m)
anam achozi inyu mamiri na panti mu tika...... Shocked Shocked
Posted: at 18-03-2011 11:28 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kebella at 18-03-2011 11:32 PM (13 years ago)
(f)
 Shocked Shocked Shocked bikokwa neekwa mu ooooooo inyukasikwam

Posted: at 18-03-2011 11:32 PM (13 years ago) | Addicted Hero
Reply
- kenolis at 19-03-2011 12:18 AM (13 years ago)
(m)
Nnyukasia gi ...were ya otua...ana egburu ya madu Huh?
Posted: at 19-03-2011 12:18 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- Bunmi49ja at 19-03-2011 11:34 AM (13 years ago)
(f)
Quote from: omorewa on 16-03-2011 01:04 AM
i hope that it is not curse sa dk Grin Grin

lol! thought the exact thing
Posted: at 19-03-2011 11:34 AM (13 years ago) | Newbie
Reply
1 ... 14 15 16 [17] 18 19 20 ... 28