Show Posts
Pages:
[1] 2 3
1  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: NDLEA places 9 Nollywood stars on watch-list • Sends search team to Baba Suwe’s on: 18-10-2011 10:02 AM
E get the thing wee me i de suspect oo,may be na d juju wee Baba Suwe swallow,wee i de take protect himself.Na him the scanning machine come see,d ppl come think say na drug.Because if d machine no see anything,them no go talk say them see something.So i think say na mistaken identity,cos u know say some of this our guys wee dey 4 our air port no sabi use d oyibo machine.May be d machine dictate say something de 4 him belle,na him d man wee d operate d machine come conclude say na cocaine.......Na only cocaine dem d swallow?Make una follow me look d thing well.
2  Forum / Sports / Re: Guinea 1 - 0 Nigeria: syli nationale clip super eagles wings on: 11-10-2010 02:51 AM
Its a pity,but lets pray dat they will win other of their matches.
3  Forum / Relationships & Romance / Re: IS IT FOOLISH TO GIVE/LEND UR B/F MONEY? AFTER BREAK-UP, CAN U STILL ASK 4 IT? on: 18-08-2010 12:37 PM
It do happen in relationship and if she ask 4 d money,and d guy refused 2 pay,she should leave everything2 God.It happened 2 me,not only dat i send her money frequently,but i was d one dat was trainning her in school.But when she ends d relationship,i ask 4 my money.....i know dat she cant repay me back,but just want 2 know what her response will be.She told me dat as long as i havent married her,dat my money cant be refund.So i leave everything 2 God and b4 long she came back begging,but i told her dat shes not my wife...And right now,shes reaping d fruit of her wickedness,cos what u sow dats what u will reap.
4  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 7-08-2010 05:51 PM
...[1]OME N`UCHE OBI YA KORO JI N`IKPERE,MA KWOO YA N`AFU ONU YA....[2]EZE ONYE AGWANAM,UBOCHI NSI KA ANO YA N`AKWA,ODIGHI ONYE GA AGWA YA......[3]ANA EMERE NWANYI,YA ANA EMERE ONYE DI YA MMA.....[4]AKOWA AKUKO DI ONYE ORIA MMA,YA ASI TUGHARIARA YA PILO.....[5]IHE DI WORO OGORI GA AZU N`AHIA......[6]OME IHE JIDE OFO,N`IHI OFO JI OGU ERE.....[7]ANU NWERE MPI ADIGHI ABA N`UJU....[8]OBODO OBUNA BUTERE MNU TURU OSIMIRI MARA IHE NDI OZO AMAGHI......[9]ONYE GBURU DIBIA NA AGWORO YA OGWU,NDI IRO YA HA AAGWUNA?......[10]NTUKWU NA AGU NGWERE,MA ODU EKWEGHI YA........KA ODI MGBE OZO.
5  Forum / The Buzz Central / Re: Psquare New Fleet Of Cars on: 6-08-2010 12:59 PM
The Okoye`s worked hard 4 their money,so let no one be jealous of it....look Mr Vantheo,do u hv a lamborghini or u re talking about Nani`s own,will u short up ur dirty stinking mouth.....If u rejioce with an achiever,u will be an achiever one day,but if some makes it in life,and u became angry,u re a sadist and will never make it in life{D TRUTH AND NOTHING BUT THE TRUTH].....RIDE ON OKOYE BRODAS,4 ITS D LORDS DOING....Am happy 4 them.
6  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 4-08-2010 03:02 PM
.....[1].KA AHARA RIE IHE OMUGWO,KA AHA EBU OZU NWA.....[2]O BU AGUBA DI NKO KA EJI AKPU ONYE ARA ISI......[3]ARA NA AKA MMA N`OKOROBIA......[4]EGWU ANAGHI ATU AFO YA EBURU UZO.......[5]AKA AJA AJA BUTERE ONU MMANU MMANU......[6]WERE OGBU MANYE EWU NA WERE EWU MANYE OGBU BU OFU IHE.....[7]ONYE ARA KA AGWARA,YA NOTUKWANU N`AHIA,YA ERUE UNO,ONYE ARA WEE JUBA ONYE GWARA YA OKWUA SI,"O BU YA RUE UNO IHE NA EMENU ADI MMA?......[8]ONA EME AMARA LO UWA,ODIKA ANWUNA ANWU....[9]ONYE RIJURU AFO JI UKWU ESOKWARA NDI OZO OKU....[10]IHE AGBU- INU NA ADAA N` ONU,ABUGHI IHE ONA ATO.....KA CHINKE MEZIE OKWU!
7  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Retired Army General escapes kidnap attack, kills gang member on: 4-08-2010 06:00 AM
I believe u general,cos by the time everyone has his own registered gun,all this robbers and kidnappers will know that its no more biz as usual and they willlook 4 better thing 2 do...Who says that Nigeria is not reap 4 all 2 own his personal gun?In south Africa,everybody hv thier own personal registered gun....So if it can be done in South Africa,why not Nigeria.....Lets face the fact and tell ourselves the truth...Some people re afraid that if every one owns his or her own gun,that crime will increase,but its not true,...Once a person want 2 come and rob u,and he knows that u hv a gun,he will think twice b4 coming.
8  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 24-07-2010 02:39 PM
.....[1]AGADI NWANYI EKUNYERE NWA,OSI N`EZE ADIGHI YA N`ONU,EKUNYERE YA SI YA TAGBUE......[2]OBURU NA ONWU EGBUGHI JI AHU EJIRI WEE CHU AJA,OMECHAA,O GA EPU OME....[3]ANA ANO N`AMA ONYE UJO NA ATU AKA N`EBE AHU DIKE BIBURU NA MBU...[4]MMIRI NA AMATO IHE AZORO N`UKWU,MANA ONAGHI AMATO IHE EKWURU N` ONU.....[5]MBEREDE NYIRI DIKE,MANA MBEREDE KA EJI AMA DIKE....[6]UBOCHI AMURU DIKE NA MBA,KA AMURU IBE YA....[7]ONYE AFO NA -ASA,ANAGHI ASO OHIA....[8]ONYE IBI ANAGHI ANYU NSI N`OHIA ATA.....[9]OKPU UZU AMAGHI AKPU OGENE,YA LERE EGBE ANYA N`ODU.....[10]MMADU ANAGHI ANO NA MMIRI,NCHA ABAA YA ANYA........KA ODI MDBE OZO......
9  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 20-07-2010 02:59 PM
WUNEM MALLORCA,ANWUCHULA ONYE NKEM....KAM TUPUKWA NDIA N`IHI OJURUM ONU.....[1]UGWUMAGANA[CARMELLION]SIRI NA YA ONWE YA AGAGHI EKWORO N`OKU NA-AGBA N`OFIA,HAPU IGA IJE OTU NNE YA SIRI WEE KUZIERE YA...[2]AWO SIRI N`OBU UMU MMADU KPORO YA AWO,N`IHI YA ONWE YA WORO ONYE WORO YA,N`EZIGBO AHA YA BU "ONYE ACHONAM"....[3]IHE NA-ESI NKAKWU ISI,DI YA N`OKPUKPU....[4]OKUKO RICHAA MKPURU AKWU DI N`UKWU NKWU,YA WEREZIA ETE RIA ENU NKWU GA WETA NKE DI N`ENU NKWU....[5]IHE AHU MERE ATURU EPUGHI MPI,BU YA MERE YA AMAGHI IHE.....[6]AGWO ANAGHI HAPU IMU IHE OGONOGO......[7]ONA EME UGO GBUZUE,OCHAKEE........KAM GAA MA LOGHACHIKWA.....UDO CHIAANU.
10  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 19-07-2010 03:41 PM
AGWARAM ONYE NA MU AGAGHI ABIA OZO,...EJIM ILULU WEE BIA..{OKENYE}[1]OKENYE ANAGHI ANO N`ULO,EWU AMUO N`OGBU..[2]OKENYE AMAGHI EGWU ANA,BU OKENYE ARURU ANA..[3]OKENYE HURU EBE UMU-AKA NA EGWU ILI OZU,MA GBA HA NKITI,OBURU NA EGWUCHA YA BU ILI,ONYE KA AGA ELI NA YA?....[4]ENWERE EBE OKENYE NA NWATA GA EGWURU EGWU,NWATA SI YA KA HA AMU NKE ONYE KANU...[5]OKENYE NA-ATURU GI ASI,KWEBE YA N`ISI N`ISI...[6]OKENYE NA AMAGHI OKWU SIRI N`IBE YA EKWUONA IHE YA ONWE YA CHORO IKWU...[7]O BU NWA MARA IHE,KA NDI OKENYE KPO EJE OKWU UMU NNA.....[KA ODI OGE OZO,IGBO BU IGBO  NDEWONU]
11  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 15-07-2010 04:10 PM
EZI NWANNEM,{MALLORCA}UDO DIRI GI NWA AFO..OGA ADIRI GI NA MMA OOO....kAM TUNYE GI AZU,N`IHI OBU ORU KAM SI......[NKITA]...[1]Nkita na- agbo oke uja,adighi ata aru...[2]Nkita anaghi ata okpukpu anyawara ya n`olu..[3]Nkita na onye nwe ya na egwu egwu,odikw eze adighi ya n` onu....[4]O bu nkita rie nsi,eze aga ree ewu?....[5]....Oka mma sina ebutere ozu nkita n` ama okuko,makana ebute ozu nwa okuko n` ama nwa nkita,ndi mmadu ga-asi n` obu nkita tagburu ya....
12  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 14-07-2010 04:28 PM
Abiakwam nwanne,juonum ajuju azu n`ihi n`esim oru....[UDENE]..[1]Ahia zusia,udene ewere onodu..[2]Onweghi ihe gbasara Udene n`onye okpu - isi...[3]Udene buru ezigbo anu,ndi ochie akara irinata ya...[4]Okenye anoghi n`uno,umu aka erie Udene chee n` o bu Egbe....[5]Nwata na achu Udene,ojide ya,oga eji ya mee gini,maka Udene abughi anu oriri.....KAM GAA MA PUTA.....
13  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 14-07-2010 03:12 PM
[1]Agburu ji eze ari enu,bu ha mara osisi na enu inu...[2]Aturu ga epu mpi,ekwo kakwaa ya akaa...[3]Anu nwe mpi nwe mpi,Ebune satara mpi asata n`ihe aturu anaghi epu mpi,mana mkpi putere mpi site n`isi nne ya...[4]Asi ka egbuwe ihe ruru ani,mkpi ka aga ebu uzo wee gbuo....[5]Osisi putara ife,adighi ekpu ugbo...[6]O bu aguba di nko ka eji akpu onye ara isi....[7]Anya kporo akpo,lara n`okpokoro isi...[8]Ona eme ukwu jie agu,mgbada abiara ya ugwo....[9]Agha akara aka,adighi eri mgworo...[10]Onwu gburu ogaranya,liri ogbenye na ndu....KA ODI MGBE OZO.....MAKANA CHI FO,OKUKO ENWE DI.
14  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Meet The Four Richest Nigerian Pastors. on: 10-07-2010 11:11 AM
Quote from: Abby on 29-06-2010 12:55 AM
lol, what can I say... prosperity preaching is good business. These men are richer than at least 80% of the church's population, some of which will give their last money to 'God'  because some preacher say so as if God is that Greedy and wicked while pastors have private jets and live in mansions. Anybody who subjects themselves to that level of stupidity probably deserves it.. wake up ppl... Religion makes people stupid
SISTER MIND UR MOUTH,IF RELIGION MAKES SOME PPL STUPID,ITS NOT CHRISTAINITY.IF U DONT GO TO CHURCH BCOS SOME PASTOR`S ARE  RICH,BE READY TO GIVE THAT EXCUSS TO GOD ON THE JUGDEMENT DAY.IF U RE A CHILD OF GOD,U WILL KNOW THAT HE HAS THE POWER TO BLESS SPIRITUALLY AND FINANCIALLY.....SO BEWARE AND DONT TALK BCOS U CAN TALK,COS THE ANGELS KEEP RECORD OF EVERY THING BEEN SAID.
15  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 10-07-2010 10:51 AM
1.Obiara be onye abiagbuna ya,ma onaba,mkpukpu apuna ya n`azu...2.Amara mekwa ozu,onaghi awa afa....3.Onye iberibe amaghi na nwanne ya bu obiaa...4.Onye iberibe amaghi mgbe ekere nku ukwa....5.Oburu n`agwaghi onye isi aha onye nwurunu,oga ebe akwa onye di ndu....6.Ihe osoro gi mere nwanyi ukwu aru,onaba,oghaghi ibo gi ike...7.Obodo obuna tere aka,nwere ndi odi nso.....8.Nwa na acho nne ya okwu,gwara nne ya ka onye ya mmanu ka ya were taa okwu osukwu.....9.Oma uma aju ajuju huru ugboguru,juba nne ya ihe na ami anyu....10.Onye obuna riri enu oji,kwesiri ka okpara nku,ma kparakwa nri ewu,makana anaghi ari enu oji kwa ubochi.....11.Ihe osoro gi nye onye kpuru isi,ogaghi acha ya anya[maka uche ya ga-abu,ebe ndi huru uzo nyere ya nkea,onye mazinu ole ha onwe ha ji]....12.Onye amaghi oge eniri ozu,asi ya ga bowa,ona ebido n`ukwu...KA CHINEKE MEZIE OKWU..UBOCHI NTA,KANYI CHUO N`OWERI NCHI.
16  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 3-07-2010 03:13 PM
Quote from: ndjoe on 30-06-2010 05:56 PM
Otu nne ghi meaning love is a beautiful thing
NWANNAA,EKWUGHERINA EKWUGHERI,OBURU NA IMAGHI IHE IGA ATU N`ILULU,BIKO,MECHIE ONU GI KA EGBE ELIGWE GHARA IGBAGBU GI.....IBURU EZI NWA AFO,IHEA EDERE EBEA EKWESIGHI EKWESI,MAKA NA...[OTU NNE GHI]ABUGHI ILULU IGBO,KAMA O BU IKPO IYI.....YA MERE,KPACHARA ONWE GI ANYA,KA IGHARA IJI ONU GI KWUTERE ONWE GI ONWU IKE.KWANYERE ONWE GI UGWU,N`IHI IKWUE UDURI OKWUA EBEA OZO,MU GA ABU GI ONU.....[ANAGHIMU EGWU EGWU,...BE CAREFUL BROS]
17  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbos come show your proverbs skills on: 28-06-2010 03:07 PM
IGBO BU IGBO,MMAMANU....NKE ONYE CHIRI YA ZERE....Meaning Give honour to whom its due...AGADI NWANYI DAA ADA UGBORO ABUO,OGUO IHE OBU N`AKPA YA ONU.....Meaning....When an old woman falls two times,she will shake the content of her bag[To know weda the content is the cause of her stumbble].....IHERE ANAGHI EME ONYE ARA,KAMA O BU UMU NNE YA,KA ONA EME....Meaning....The mad man is never ashemed,rather his relatives are the ones that are ashemed......ASIM,OTORURU MEE,MA OMEKATARA  HAPU......Meaning...Its good to be part of what your mates are doing,but too much of everything is bad......KAM JIDE YA OTUA....,UBOCHI NTA,ANYI ACHUO N`OWERE NCHI......MEANING....Lets call it a day,next time,we continue.
18  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 22-06-2010 05:31 PM
Onye nkem,aha ana etum bu ICHIE ONYIMA  OMEKA NNA YA.Onye choro udo ka udo ga adiri.Anwuchula anwuchu nwa-afo.
19  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: Igbo's only on: 22-06-2010 03:04 PM
Imana oji eze di eze n`aka,..umu nnaa oji abiana..aga agozinu ya agozi....Asim egbe bere ugo bere,nke si ibe ya ebena,ya zi ya ebe oga ebe,mana ojukwanu igosi ya ebe oga ebe,osisi nke ya onwe ya jiri bere,si gbutue ya,ka ohu otu efewe ebeghi ebe si adi!Onye biri ibe ya biri!Ngu nke onye ji eko akokwana ya!Ndi igbo ga adi,anyi bu ndi no obodo oyibo,ihe anyi kworo bia,anyi ga enweta ya!Onye gbuwe achara,onye gbuwe,onye akpona ibe ya onye ikolu!Ya mere anyi ga ata oji a,we tata ogonogo ndu,ahu isi ike,omumu nwoke,omumu nwanyi,N`AHA JESUS CHRIST, ONYE NWE ANYI....AMEN.....KA UDO CHIAA.
20  Forum / Naijapals Base (Metro life) / Re: A six-story-tall statue of Jesus Christ struck by lightning.... on: 22-06-2010 02:18 PM
Quote from: cadanre on 22-06-2010 11:05 AM
Quote from: deaconmekkux on 19-06-2010 05:31 PM
Mr candi or whats ur name,if u wanna know about christainity,the cross or about christain doctrines...first u must give ur life to Christ,cos no right thinking christain is ready to answer ur question about the cross,the statue or about our believe.No body ask u to erect statue or to hang any cross,why should any one tell u that,knowing fully well that u re a muslim.In islam,statues re not used,but some christain denomination uses it,whats ur problem with that...U re not a christain,so why re u disturbed?Some sects in Islam have their different believes and doctrines.I have many muslem friends,and i hv never for one day question their doctrine.So if u re a good muslem as u claim 2 be,respect other peoples believe.Islam hv different sect,like sunni and shia,and all of them dont agree 2 every doctrines,....So the bottom line is,u re not a christain,full stop.

You did not answer my question mr. Does that mean if you are not christian or Muslim you cannot ask question about some points or issues which you do not understand concerning other religions? Just tell me you do not have answer to my question.

You said I should respect other religions, are you blind? Go through hundreds of comments by your christian brothers against islam. some of them are directly insulting the Prophet of Islam, Our noble Qur'an, and God Himself. What kind of advice do you have to these bad eggs? Or you mean you did not see it. Navigate through naijapals very well you will see it. Here on naijapals I have never insult Jesus, Bible or christians, not even once. I ask questions on issues that are unclear to me. Why are you people one sided?
.........See, u didnt ask any question on issues or any points,what u re questioning is the rightness of cross and statue,its a christain doctrine and u re not a christain.Had it been u asked what the cross represent,then someone willexplain to u,but rather u re ready 4 an augument b4 u post ur comment,which is wrong....Ok if i ask u now why a muslem will go to a mosque and detonate a bomb?or why some muslems preach that if u kill ur enemy and dead in the course of the killing,u will go to heaven?I know that u cant answer that.God is the jugde.Moreover,we re not one sided,if u go back 2 what i wrote on this issue,u will know my stand,but all am telling u is.....u hv no right 2 question any chrstain doctrine,if u re really a true muslem...Even if some christains do insult mohhamed,koran or any muslem believe...u can only ask God 2 4give that person.Any man that insults a man of God,a prophet or a priest,what he or she needs is prayer,cos the person is doing it out of ignorance,no matter whom the person is....So leave jugdement 4 God.Mind u,u re not the only muslem in this 9ja pal,so take it easy brother.God bless u.
Pages:
[1] 2 3