Posted: at | |
| |||||
jukwa ya oooo ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: Mr-World on 22-06-2010 03:01 AM Quote from: ndjoe on 20-06-2010 03:51 AM ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme ABABANNA_0001.wmv Onye ara, ina ayi ara, ibu ezigbo iberibe, arusi a ga apiagi utari 4 ikpari mr world ![]() Maazi !! unu na etezi mmanwu ? "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 09:45 AM hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi? O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !! "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
oK nice one. Reply
| |||||
Quote from: onyiis on 22-06-2010 10:33 AM Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 09:45 AM hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi? O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !! obu gi na ekwuziri ya onu ya?....... o enyi gi nwoke ka obu?
| |||||
onye-echichi(deaconmekkux) daalu nke ukwu, obi bum so anuri Replyh'ihi n'ikere ekike dika ezigbo nwa-afo, onye nwe anyi nonyere gi
| |||||
Bling.... gin wu is okwu na page a, biko korom, maka na adim ohuru na nija pal site, ndalu Reply
| |||||
Quote from: Mr-World on 22-06-2010 03:21 AM ![]() Mr-uwanile, ogini bu ihe nka?
| |||||
oo nkwa Reply
| |||||
Quote from: rbest on 22-06-2010 01:24 PM oo nkwa E gi eme gini?
| |||||
Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 11:38 AM Quote from: onyiis on 22-06-2010 10:33 AM Quote from: blings_is_back on 22-06-2010 09:45 AM hmmmmmm..... kedu oji iwetara anyi? O ka gaweta oji maka n'agupe uzo , a gupee onu !! obu gi na ekwuziri ya onu ya?....... o enyi gi nwoke ka obu? o bu enyi m ma burukwa nwanne m di ka gi onwe gi . A bu m ezi nwafo burukwa onye nche umunne m ! "Those who will say nothing in the face of tyranny must endure the rule of idiots . All that you need for evil to triumph is for the good people to keep quiet and do nothing".
| |||||
DALU NWA-ADA ONYIIS MANA AGHOTAGHIM IHE GI N'UMU OZODIMGBA N'EJE N'IME OHIA AHU ReplyKEDU KA NKEA SIRI MEE?
| |||||
KEDI NDI HA SI NA ETI MMAWU EBA? Reply
| |||||
Imana oji eze di eze n`aka,..umu nnaa oji abiana..aga agozinu ya agozi....Asim egbe bere ugo bere,nke si ibe ya ebena,ya zi ya ebe oga ebe,mana ojukwanu igosi ya ebe oga ebe,osisi nke ya onwe ya jiri bere,si gbutue ya,ka ohu otu efewe ebeghi ebe si adi!Onye biri ibe ya biri!Ngu nke onye ji eko akokwana ya!Ndi igbo ga adi,anyi bu ndi no obodo oyibo,ihe anyi kworo bia,anyi ga enweta ya!Onye gbuwe achara,onye gbuwe,onye akpona ibe ya onye ikolu!Ya mere anyi ga ata oji a,we tata ogonogo ndu,ahu isi ike,omumu nwoke,omumu nwanyi,N`AHA JESUS CHRIST, ONYE NWE ANYI....AMEN.....KA UDO CHIAA. Reply
| |||||
AMENH....... HOA! NWANNE M KEDU AHA OTUTU GI? Reply
| |||||
Quote from: nicestobi on 21-06-2010 02:10 PM Quote from: ndjoe on 20-06-2010 03:51 AM ego akokwalam ka (nicestobi, shaoyang, blings_is_back, mallorca na onye unu na akpo mr world) hara inaram ihe mji na aka obu eziokwu na asi na nwoke anagi aju ala mana nke ndi a mkporo aha di zi ukwu ujor unu na atum na ihe unu na ala na otu na eme ABABANNA_0001.wmv Hmm..ndjoe, okwa gi nwe onu gi? kwuba ife onwuna solor gi.. gini ka anyi ga eme gi? nothing ha hah anom na ofe onu bu nkem ihe obula masirim ka m ga ekwu
| |||||
A biala nu m ozo..................e bu m nkwocha na nkwobi bia, kedu onye ga añu?......... ReplyI report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
Exuse mi , Wrong Channel Reply
| |||||
Onye nkem,aha ana etum bu ICHIE ONYIMA OMEKA NNA YA.Onye choro udo ka udo ga adiri.Anwuchula anwuchu nwa-afo. Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)