Posted: at | |
| |||||
HMM Reply
| |||||
ogini? Reply
| |||||
ubochi amuru dike na mba ka amuru ibeya ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
ihe kporo dike iru anaghi echigha azu Reply
| |||||
nwaagboho di ime.... ajuo ya onye tubaraya Reply
| |||||
Quote from: blings_is_back on 9-07-2010 11:54 AM nwaagboho di ime.... ajuo ya onye tubaraya gini ozor emezie?
| |||||
OSUNDI OWENDI Reply
| |||||
oyorima Reply
| |||||
Nkwa ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
udu ogene Reply
| |||||
ala di nudi-nudi. Reply
| |||||
ndi mebiri emebi abatago kam si ebea puoro onwe e Reply
| |||||
lol Reply
| |||||
were ewu tinye na eri, yana were eri tinye na ewu ha abuo bu ofu ihe ka obu Reply
| |||||
Quote from: missKalu on 10-07-2010 01:18 AM Quote from: blings_is_back on 9-07-2010 11:54 AM nwaagboho di ime.... ajuo ya onye tubaraya gini ozor emezie? onye ahu alu wa ya
| |||||
1.Obiara be onye abiagbuna ya,ma onaba,mkpukpu apuna ya n`azu...2.Amara mekwa ozu,onaghi awa afa....3.Onye iberibe amaghi na nwanne ya bu obiaa...4.Onye iberibe amaghi mgbe ekere nku ukwa....5.Oburu n`agwaghi onye isi aha onye nwurunu,oga ebe akwa onye di ndu....6.Ihe osoro gi mere nwanyi ukwu aru,onaba,oghaghi ibo gi ike...7.Obodo obuna tere aka,nwere ndi odi nso.....8.Nwa na acho nne ya okwu,gwara nne ya ka onye ya mmanu ka ya were taa okwu osukwu.....9.Oma uma aju ajuju huru ugboguru,juba nne ya ihe na ami anyu....10.Onye obuna riri enu oji,kwesiri ka okpara nku,ma kparakwa nri ewu,makana anaghi ari enu oji kwa ubochi.....11.Ihe osoro gi nye onye kpuru isi,ogaghi acha ya anya[maka uche ya ga-abu,ebe ndi huru uzo nyere ya nkea,onye mazinu ole ha onwe ha ji]....12.Onye amaghi oge eniri ozu,asi ya ga bowa,ona ebido n`ukwu...KA CHINEKE MEZIE OKWU..UBOCHI NTA,KANYI CHUO N`OWERI NCHI. Reply
| |||||
Quote from: missKalu on 10-07-2010 06:29 AM were ewu tinye na eri, yana were eri tinye na ewu ha abuo bu ofu ihe ka obu hahaha na so but odikwa complicated HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
ezigbote complication Reply
| |||||
ife imasikwa ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)