Igbo's only (Page 78)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 75 76 77 [78] 79 80 81 ... 148
- Akpan01 at 10-07-2010 01:56 PM (13 years ago)
(f)
could be o..u never know the grand papis or grand mumys of thos babes...

Posted: at 10-07-2010 01:56 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 10-07-2010 06:52 PM (13 years ago)
(m)
hmmmmmm
Posted: at 10-07-2010 06:52 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 10-07-2010 07:50 PM (13 years ago)
(m)
bia Blings, akuzinalum olu here

Posted: at 10-07-2010 07:50 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 10-07-2010 08:17 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on 10-07-2010 10:28 AM
Quote from: missKalu on  9-07-2010 03:07 PM
bia kezie ihe na eme ebea kedu ndi na alu ogu ahu

omalicham..... onweghi ndi na alu ogu kama obu mr uwa na acho onye oga atuba ime...... biko aga kwala ya nso

anugom ihe ikwuru nwokw oma
Posted: at 10-07-2010 08:17 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- adaogbo at 10-07-2010 08:39 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: blings_is_back on  9-07-2010 10:45 AM
Quote from: adaogbo on  8-07-2010 09:00 PM
Quote from: blings_is_back on  8-07-2010 10:49 AM
Quote from: adaogbo on  8-07-2010 02:33 AM
Quote from: Mr-World on  7-07-2010 11:50 AM
achorom itu ADAGBO ime ebe a, otela aka ihe ya siri na amasim mana ochoghi ka m banye na d plasi (place) unu bu ndi aruru ala juru ebe ana a protesiti egensiti mi, biko hapunum aka kam nwere ndu mee ihe dim mma
bia nwa ah odhi ka idi ghi atu ujo kpacha kwara anya ghi, ke onye i ga atu ime? ka obu nwa obere ihe ahu no ghi na etiti uku ka iji atu mmadu ime
chai!!!!!! oburum ka agwara ihe a.... akwuom udor
bling ginwa ahagi ekwuli ihe ahu okwuru, ihe obu bu obere nwa aka na asa ahu, atakwara nu m ya

ada oma.... biko gbayara....... were make mu inugo?.....

gbayaragom ya kemgbe ubosi
Posted: at 10-07-2010 08:39 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- adaogbo at 10-07-2010 08:41 PM (13 years ago)
(f)
Quote from: mallorca on  9-07-2010 11:04 AM
Eze ndigbo,ife eji ama atu agwo na agwo adighi eyi. ogaranya dika Mr world ka nwa ada na akpo nwantakiri aka na asa aru.odikwa egwuo

darlin so you are suportin him, so ichoro ka otuo m ime?
Posted: at 10-07-2010 08:41 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Mr-World at 10-07-2010 10:04 PM (13 years ago)
(m)
loooool, o mara na abum ezigbo mmadu, imakwa ndi anyi bu? okwa m bu Maazi Uwa

Posted: at 10-07-2010 10:04 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 11-07-2010 01:17 AM (13 years ago)
(m)
OOR BEKE KAI NA SUZI EBA?
Posted: at 11-07-2010 01:17 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 11-07-2010 05:27 AM (13 years ago)
(m)
ndi aka na akpa ha bia la

di akpan dagakusong ami ndege ntongye
Posted: at 11-07-2010 05:27 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- nicestobi at 11-07-2010 07:10 AM (13 years ago)
(m)
ogini di iha?
Posted: at 11-07-2010 07:10 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Mr-World at 11-07-2010 10:24 AM (13 years ago)
(m)
jukwa ya ozo biko

Posted: at 11-07-2010 10:24 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- attamem at 11-07-2010 10:47 AM (13 years ago)
(m)
menene wannan?
Posted: at 11-07-2010 10:47 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- Mr-World at 11-07-2010 11:41 AM (13 years ago)
(m)
ezi bida

Posted: at 11-07-2010 11:41 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 11-07-2010 02:01 PM (13 years ago)
(f)
mr world, onyekwa bu ezi bida ebea?
Posted: at 11-07-2010 02:01 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 11-07-2010 02:13 PM (13 years ago)
(m)
uwa na acho ikpu
Posted: at 11-07-2010 02:13 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 11-07-2010 02:21 PM (13 years ago)
(f)
onye bu ikpu uwa na acho biko?
Posted: at 11-07-2010 02:21 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 11-07-2010 02:27 PM (13 years ago)
(m)
ikpu bu tomble, uwa na acho ime tomble
Posted: at 11-07-2010 02:27 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- rbest at 11-07-2010 02:37 PM (13 years ago)
(f)
hahahahaha, tomble? mba nu. umum na umu umum ga emekwa uwa ha, so uwa agaghi  atomble
Posted: at 11-07-2010 02:37 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- ndjoe at 11-07-2010 02:56 PM (13 years ago)
(m)
ok anulam ka uwa hapu ime tomble
Posted: at 11-07-2010 02:56 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- missKalu at 11-07-2010 02:57 PM (13 years ago)
(f)
mbanu biko ka uwa hapu ime tomble bikonu
Posted: at 11-07-2010 02:57 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
1 ... 75 76 77 [78] 79 80 81 ... 148