Igbo's only (Page 129)

Date: 19-10-2009 9:49 am (14 years ago) | Author: Victor Onyii Blings
1 ... 126 127 128 [129] 130 131 132 ... 148
- blings_is_back at 6-01-2011 03:40 PM (13 years ago)
(m)
onye ka ina agwa?
Posted: at 6-01-2011 03:40 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- ndjoe at 6-01-2011 10:49 PM (13 years ago)
(m)
kedu ihe unu jiri bata na afo ohuru a?
Posted: at 6-01-2011 10:49 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- igbonnanna at 6-01-2011 11:08 PM (13 years ago)
(m)
IGBO m ji eme onu, Udo diri unu.

Anyi ga ebi, na gakwa n'ihu.

Igbo bu Igbo ekele unu. Muo nu, zuo, kaa nu.
Posted: at 6-01-2011 11:08 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- Omapri at 7-01-2011 07:06 AM (13 years ago)
(f)
this is so annoying am losing my igbo writing technique....nsogbu adighi
Posted: at 7-01-2011 07:06 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 8-01-2011 11:32 AM (13 years ago)
(m)
biko anyi achoro ndi ajibo ebe a..... amaro kwan ihe ina asu ihe a
Posted: at 8-01-2011 11:32 AM (13 years ago) | Hero
Reply
- Cyberp at 8-01-2011 04:29 PM (13 years ago)
(m)
umu igbo kwe zuo nu, ekele m unu. una ana ra kwa ofe di oku.
da alu unu o
Posted: at 8-01-2011 04:29 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- chinno at 11-01-2011 03:11 AM (13 years ago)
(m)
NWANNE MBUKWA ONYE IGBO OOO ... OWELO IFE MEGAKWANU OOOO
Posted: at 11-01-2011 03:11 AM (13 years ago) | Newbie
Reply
- missKalu at 11-01-2011 07:41 PM (13 years ago)
(f)
mchoro iri ofe nsala
Posted: at 11-01-2011 07:41 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- kurupt419 at 13-01-2011 01:28 AM (13 years ago)
(m)
huh.
Posted: at 13-01-2011 01:28 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 14-01-2011 03:06 PM (13 years ago)
(m)
nye ya ihe ochoro iri ozigbo
Posted: at 14-01-2011 03:06 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- Susiebabe at 14-01-2011 04:10 PM (13 years ago)
(f)
Umu igbo kwenu
               Re nu
               Zu o nu
Afoo gadiri anyi nmaoo

Kedunu ihe bu isi okwu anyi ebea?

Posted: at 14-01-2011 04:10 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- blings_is_back at 14-01-2011 04:15 PM (13 years ago)
(m)
susie bata na ime ka mu kowara gi ofuma
Posted: at 14-01-2011 04:15 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- kinkino at 14-01-2011 06:46 PM (13 years ago)
(f)
@blings_is_back, ibakwa....ina asi susie bata na ime, okwa ya...amaghi kwa m ihe bu uche gi ooooo.....
nwanne noo nwayoooooo...ihe a bu kwa afo ohuru ooooo..............
Posted: at 14-01-2011 06:46 PM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 15-01-2011 06:30 PM (13 years ago)
(m)
ina etinyezirim aja na garri?...... si ginwa bata na ime iga abata?..... biko puorom na uzo
Posted: at 15-01-2011 06:30 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- donaldmoo11 at 16-01-2011 04:27 AM (13 years ago)
(m)
obi atoka mu ka unu si asu asusu a eba. Ajuju mu bu,kee kwanu ihe bu isi okwu anyi ebe a?
Posted: at 16-01-2011 04:27 AM (13 years ago) | Newbie
Reply
- judichi at 18-01-2011 09:57 AM (13 years ago)
(f)
Ndi Igbo m ji eme onu, Ekele m unu ( Ututu Oma). Udo diri unu. Obi di m uto nke ukwu n' ihi na-amaghi m na o nwere ndi bu ihe gbasara asusu Igbo na Obi. Chukwu Goziere m Igbo. Amin.
Posted: at 18-01-2011 09:57 AM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- oguejiofor at 18-01-2011 10:10 AM (13 years ago)
(m)
Iche na igbo anwugo?
Mba nu blings no ebe a
onwerodi sef
Posted: at 18-01-2011 10:10 AM (13 years ago) | Gistmaniac
Reply
- blings_is_back at 19-01-2011 02:22 PM (13 years ago)
(m)
igbo kwenu!!!!
Posted: at 19-01-2011 02:22 PM (13 years ago) | Hero
Reply
- judichi at 19-01-2011 03:33 PM (13 years ago)
(f)
Nwanne m nwoke Blings, jisie ike n' olu, onweghi ihe na-eme n'ihi na-anyi kwu gi n'azu.
Posted: at 19-01-2011 03:33 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
- ganster-kid at 20-01-2011 01:31 PM (13 years ago)
(m)
 Igbo kwenu.Ndi igbo ga adigide, onye si na igbo ama di , ga eburu uzo laa mmuo. Ekele muoooooo
Posted: at 20-01-2011 01:31 PM (13 years ago) | Upcoming
Reply
1 ... 126 127 128 [129] 130 131 132 ... 148