iykins at 22-12-2010 01:27 PM (14 years ago) (m) blings biko ibu onye nkem ,gaa n"iru, anyi ga na-asu Igbo Posted: at 22-12-2010 01:27 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kinkino at 22-12-2010 01:49 PM (14 years ago) (f) @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a
biko umunnem na umunnam...gbahara nu mu oooo...amaghikwa m mgbe mji suo asusu oyibo na ebe a... Posted: at 22-12-2010 01:49 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
blings biko ibu onye nkem ,gaa n"iru, anyi ga na-asu Igbo
nwanne ima ezigbo akwukwo Posted: at 22-12-2010 10:07 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
@blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a
biko umunnem na umunnam...gbahara nu mu oooo...amaghikwa m mgbe mji suo asusu oyibo na ebe a... oya wete ihe eji ayo biko bia ba na obim ozogbo....... Posted: at 22-12-2010 10:08 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
tracyk859 at 23-12-2010 03:19 AM (14 years ago) (m) Thanks for the post. Hi guys, Im a newbie. Nice to join this forum. __________________ watch movies online free Posted: at 23-12-2010 03:19 AM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kinkino at 23-12-2010 10:51 AM (14 years ago) (f) @blings_is_back...dont mind him..ona asu engili igbo ebe a
biko umunnem na umunnam...gbahara nu mu oooo...amaghikwa m mgbe mji suo asusu oyibo na ebe a... oya wete ihe eji ayo biko bia ba na obim ozogbo....... odi nma ezi nwanne m...egotago m mmanya ngwo, oji, ose oji na kwa okwa....ndewo... Posted: at 23-12-2010 10:51 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
hmmmmmm..... ugbua ka ibiara.... chere kam kpo ndi ichie na ndi ozo ka ha sorom keta oko ha Posted: at 23-12-2010 10:56 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
kinkino at 23-12-2010 11:05 AM (14 years ago) (f) ngwa nu biko kpo ha...egotago m ugba na azu okpo.... Posted: at 23-12-2010 11:05 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
chai!! biko tinye kwa ya azu mangala na ukwu efi Posted: at 23-12-2010 11:10 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
sttemison at 23-12-2010 12:06 PM (14 years ago) (f) igbo bu igbo, e' kelekwaa m unu, nke onye chiri ya zelu, ya diri nwoke mma, ya dikwara nwanyi mma, egbe belu ugo bele, ma- nke si ibe ya ebena, ya biko zi ya nga oga -ebe mmiri atala ma azu anwula, abum nwa nne unu-nwoke (mgbechikwere) amakaosiladi obi dim mma mgbe m huru na-odi ndi okana-amasi isu asusu igbo ma-obu ide-asusu ibo, umu nnaa ogini mere unu ji kpoo asusu unu-asi? o bu ihejogburu udele ma-sigbue nkapii na- igbo hapuru asusu ha, gbara ya a rukwaim n'ihi(feletefete) asusu bekee.ma otu-odi taa, dika onyenakwa gi okwua taa, a noghim ala-anyi nke nji-ano ala igbo, ma-ijigwai izokwu, n'ebe nno obu-nani asusu igbo ka-anyi ji-azu ahia maka n'obughi ihe nile ikworo igwu-ma o bu afa ego i choro-ikpo ka-iga acho ka-onye bekee ma-obu-onye ochara nnu na-nti. ya mmere umu nna biko muba nu asusu igbo maka na-odi mkpa. mata kwa- na onye enweghi asusu enweghi ebe osi maka na-asusu onye bu ihe na-egosi ebe oneye si puta, biko unu nna ka-anyi boo chi, Posted: at 23-12-2010 12:06 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
sttemison at 23-12-2010 12:49 PM (14 years ago) (f) nnaa mata-kwa n'echiri m echi chi, biko chetakwa m n'oke ndi nze na ozo ooooooo Posted: at 23-12-2010 12:49 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
kurupt419 at 24-12-2010 04:21 AM (14 years ago) (m) igbo ndi nwem ekele'm unu Posted: at 24-12-2010 04:21 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
onye obula bia ba na bem echi bu 25th Kam mete unu nma.... mmanya ngwo ga ai ya, anu ewu amiri ami di kwa ya, na ihe oriri ndi ozo.... Posted: at 24-12-2010 05:36 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
umunna m, anam aga ala nnam echioooooo Posted: at 24-12-2010 08:21 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Pointzero at 25-12-2010 03:41 PM (14 years ago) (m) Umunnaa, ekeresimesi oma nu oo
NEMO DAT QUOD NON HABET Posted: at 25-12-2010 03:41 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
chimeskan at 27-12-2010 09:26 AM (14 years ago) (m) Onye na- eri ya chetakwa nwa nne ya. Ndewo umu nnem ndi ji eme onu.
What Are Friendz For ? Posted: at 27-12-2010 09:26 AM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Nezie okwu onye obula siri na omaghi otu esi asu igbo abughi onye igbo, mana oburu na onwere onye obula choro ka ojiri asusu ozo kwuo ihe ga abara anyi nile biko nye ya ohere maka anyi bu ofu, "one Nigeria" Biko nwannemoo onwere otu m ga esi fu ka muna gi kpa niru niru maka ada idi mma olulu ka emesie oga dikwam mma ka inyem imail gi kam na gi kpa na facebook, ka odioo Posted: at 29-12-2010 12:39 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
ndjoe at 30-12-2010 03:21 AM (14 years ago) (m) biko nu onwere aka na aku ogene ebea? Posted: at 30-12-2010 03:21 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
umu igbo kedu nu ka afo a ga adi? Posted: at 4-01-2011 12:21 PM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
Anagbogu at 4-01-2011 03:30 PM (14 years ago) (m) I am an Igbo boy. Posted: at 4-01-2011 03:30 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |