Mr-World at 4-12-2009 02:52 AM (15 years ago) (m) MANA IGA AGWA YA KA OGHARA IKPO ANYI NDI ARA OZO
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 4-12-2009 02:52 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 6-12-2009 12:26 AM (15 years ago) (m) Eehn?? Unu ngala di-ikwu okwu ke mgbe ahu... na wa. Anyway, unu afutala ee? asi m m'abia ekelee unu.
la m hie Ngwa Posted: at 6-12-2009 12:26 AM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
crazie igbo's
ugbogebe ahu ikpu na anya ka mu ga anara gi ugbua..... one ofe mmanu Posted: at 6-12-2009 12:30 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
dirtykid at 6-12-2009 02:54 PM (15 years ago) (m) Agam achi gbu onwem na-ochi here ooo  . i still talk am.. some people no sabi write this igbo well ooo. i no fit learn anythin with wrong spellings. Bikoo umunne na Umunna m, dee ni edemede ibo nke oma.
DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !! Posted: at 6-12-2009 02:54 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
NenyeN at 6-12-2009 03:28 PM (15 years ago) (m) Dirtykid, I di-ikwu onye? O bu m bu onye i di-ikwu?
la m hie Ngwa Posted: at 6-12-2009 03:28 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
dirtykid at 6-12-2009 10:14 PM (15 years ago) (m) Mba nu NenyeN... oburo gi ... mana obughi kwa onye obula ga aghota ka isi ede igbo. n'ihe na edemede ibo gi aburoo ibo izugbe.
DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !! Posted: at 6-12-2009 10:14 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
NenyeN at 6-12-2009 11:48 PM (15 years ago) (m) Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee.
la m hie Ngwa Posted: at 6-12-2009 11:48 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
NenyeN at 6-12-2009 11:51 PM (15 years ago) (m) Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu.
la m hie Ngwa Posted: at 6-12-2009 11:51 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
ANGELVIC at 7-12-2009 04:27 PM (15 years ago) (f) obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya. Posted: at 7-12-2009 04:27 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
oge eru kwalanu eji ama nde bu nde umu afo kwanu yaa oka osiri mee my papa say i be igbo no dey hear o Posted: at 8-12-2009 07:17 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Ya emee, unu gakwa-igbaghara okwu m maka na ihe m ma asu ma o bu dee ke oma bu okwu ndi ebe ke m. M bia acho ide l'Igbo Izugbe, o ga-ime, m'eyie onye l'amagh Igbo asu ma otu.
Huh?? wot did u type Posted: at 9-12-2009 12:37 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 9-12-2009 02:11 AM (15 years ago) (m) I ghotafugh?
la m hie Ngwa Posted: at 9-12-2009 02:11 AM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
shine1177 at 9-12-2009 03:58 PM (15 years ago) (m) uhm
Posted: at 9-12-2009 03:58 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
dirtykid at 10-12-2009 12:40 AM (15 years ago) (m) Amaghi m Igbo Izugbe asuma asuma, ma o bu dee.
Nwanne, ihe ikwuru bu eziokwu, ufodi n'ime anyi ebea ama nkweta di na ha amaghi ede ofuma, kama ha, si gi na-ha bu onye nkuzi ibo..  . mana ka mu gwa gi eziokwu, imara ede ibo ofuma dika isi-asu ya. ji si ike
DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !! Posted: at 10-12-2009 12:40 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
dirtykid at 10-12-2009 12:41 AM (15 years ago) (m) oge eru kwalanu eji ama nde bu nde umu afo kwanu yaa oka osiri mee
my papa say i be igbo no dey hear o
DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !! Posted: at 10-12-2009 12:41 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya.
nwanyi oma, nnoo oh!... ihe obula i choro mee oso oso gwam ka mu nye gi ya..... o mu bu eze ndi igbo na NP Posted: at 10-12-2009 05:55 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
dirtykid at 11-12-2009 12:24 AM (15 years ago) (m) obi mu nnooooooooo so porina porina a huru mu ndi ibgo an anya.
nwanyi oma, nnoo oh!... ihe obula i choro mee oso oso gwam ka mu nye gi ya..... o mu bu eze ndi igbo na NP Onye mere gi Eze ndi igbo na- NP  ?? kedu mgbe aturu vote di otua ??
DirtyKid is a Happy Kid !!.....FATHER !! I've cast my bread on the waters long time ago. Now it's time 4u to return it, well buttered !! Posted: at 11-12-2009 12:24 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Mr-World at 11-12-2009 12:52 AM (15 years ago) (m) BLINGS OBU NA IMAGHI NA OBUM BU MR WORLD? ONYE MERE GI EZE NDI IGBO EBEA? IHE M GA EJI GBASI NKITI MAKA OKWUA BU NA M ANAGHI EME IHE DI LOCAL ANA M EME INT`L MANA ANYI GA ATU AKWUKWO KA M CHIE GI EZE NDI IGBO..........IGWE!!!!!!!!!!!!!
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 11-12-2009 12:52 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Eze ndi anwuruma...Eze afo toro. lol, onwero kwa onye mkporo aha Posted: at 11-12-2009 02:41 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 11-12-2009 02:49 AM (15 years ago) (m) nwanyi oma, obu blings ka ikporo aha maka na obu ya si na obu eze ndi igbo
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 11-12-2009 02:49 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |