Vixenx at 21-01-2010 02:22 PM (15 years ago) (f) Reply |
Bazemaster at 21-01-2010 03:00 PM (15 years ago) (m) kedu ebe isi wee bia?
O bu mu? E si m obodo anyi
I report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER Posted: at 21-01-2010 03:00 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
colenzo at 22-01-2010 09:42 AM (15 years ago) (m) ndi be-anyi ndewoo asi m ka m kele unu
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 22-01-2010 09:42 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
dalu nwoke oma Posted: at 23-01-2010 10:03 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
gbammmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmmm Posted: at 23-01-2010 01:18 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Duggy at 24-01-2010 06:17 AM (15 years ago) (f) O bughi ndi Igbo niile know how to speak their language. Besides, why would u chooo i bido okara ebe a. Obi agaghi adi ndi ugwu nma maka nke a. O kwesiri i bu otu olu na naijapals. Ozo, olee isi nzuko ndi Igbo nke a ugbu a? U r obviously fishing for nsogbu.lol Posted: at 24-01-2010 06:17 AM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
O bughi ndi Igbo niile know how to speak their language. Besides, why would u chooo i bido okara ebe a. Obi agaghi adi ndi ugwu nma maka nke a. O kwesiri i bu otu olu na naijapals. Ozo, olee isi nzuko ndi Igbo nke a ugbu a? U r obviously fishing for nsogbu.lol
ur funny baby............nne oweghi kwa nsogbu obula nke anyi na acho ebe a,ka ma nobu ka anyi malu nde bu nde nke anyi Posted: at 24-01-2010 06:55 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
toneroh at 24-01-2010 01:28 PM (15 years ago) (m) Nwa afo asusu Igbo dikwa udi na udi. Ihe i na asukwa ebe a bu Anambara obughi Igbo Izugbe. Ma obi dim oke uto na ihe di otu a gbabatara gi n´obi maka oga amasi m nke ukwu ihu na asusu Igbo ga abu asusu ndi obodo ozo ga acho imu na ulo akwukwo mahadum di elu na obodo di iche iche. Ana m atughari asusu Oyibo na Igbo maka otu mahadum na America. Mgbe obula ohere ntughari a putara m, obi na adi uto iñomi asusu Igbo na uzo puru iche. Ndewo. Posted: at 24-01-2010 01:28 PM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
O bughi ndi Igbo niile know how to speak their language. Besides, why would u chooo i bido okara ebe a. Obi agaghi adi ndi ugwu nma maka nke a. O kwesiri i bu otu olu na naijapals. Ozo, olee isi nzuko ndi Igbo nke a ugbu a? U r obviously fishing for nsogbu.lol
biko ada di mma, achoyim ka ina asu ingri-igbo ebe a, maka na amaram na imara asu igbo ofuma... isi nzuko ndi igbo ebe a bu ka anyi mara onwe anyi, maka na nwanne di na mba.. onye si na obu okwu kam na acho ya, ya bia gwam ya na iru kam were aka rukpo ya anya...... Igbo ndi oma.. dalu nu oh!!!!!!!!! Posted: at 25-01-2010 02:08 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Nwa afo asusu Igbo dikwa udi na udi. Ihe i na asukwa ebe a bu Anambara obughi Igbo Izugbe. Ma obi dim oke uto na ihe di otu a gbabatara gi n´obi maka oga amasi m nke ukwu ihu na asusu Igbo ga abu asusu ndi obodo ozo ga acho imu na ulo akwukwo mahadum di elu na obodo di iche iche. Ana m atughari asusu Oyibo na Igbo maka otu mahadum na America. Mgbe obula ohere ntughari a putara m, obi na adi uto iñomi asusu Igbo na uzo puru iche.
Ndewo.
adighi kwam sure na ibu onye igbo.... kedu ebe isi na ala igbo? Posted: at 27-01-2010 11:39 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
Livy at 28-01-2010 06:01 AM (15 years ago) (m) why are you preaching ethnocentrism? Posted: at 28-01-2010 06:01 AM (15 years ago) | Newbie | |
Reply |
waco at 28-01-2010 08:59 AM (15 years ago) (m) Onye bu onye a afa ya bu Livy. Gini mere ndi mmadu anagh anu ihe. Asi so so ndi igbo, ya wa esi ebe oshi tinye isi bia na ko ihe na ewegi isi, biko unu gbahara ya. Igbo bu igbo, dalu nu.
no matter how incorrect ur time is, it will be correct twice a day. Posted: at 28-01-2010 08:59 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
why are you preaching ethnocentrism?
mgbe obula iji wee sucha oyibo were oso si ebe a puo... onye ofe mmanu Posted: at 28-01-2010 04:26 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
meeki at 28-01-2010 08:29 PM (15 years ago) (m) gbammmmmmmm Posted: at 28-01-2010 08:29 PM (15 years ago) | Upcoming | |
Reply |
colenzo at 28-01-2010 11:05 PM (15 years ago) (m) bling kedu ka i di nwanee mmadu asi m kam kele unu
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 28-01-2010 11:05 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
una welldone o,we wey nor sabi write igbo go go nack head for wall,lol
anything worth doing is worth doing well Posted: at 29-01-2010 08:23 AM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
waco at 29-01-2010 09:09 AM (15 years ago) (m) ibos, tell me wetin u wan yarn make i help u de ya. owu ihe oma na eme ebe a. obu ka anyi mata igbo bu igbo. Ndi oma dalu nu.
no matter how incorrect ur time is, it will be correct twice a day. Posted: at 29-01-2010 09:09 AM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
English plssssssssssss Posted: at 29-01-2010 12:53 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
oburu na imaghi asu igbo biko si ebe a puo Posted: at 29-01-2010 02:07 PM (15 years ago) | Hero | |
Reply |
oburu na imaghi asu igbo biko si ebe a puo
Posted: at 29-01-2010 03:08 PM (15 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |