Posted: at | |
| |||||
Biko achorom eji ajuju Ibu onye ibo ki ibu onye biafra. maka mua abum onye biafra mana abugum onye ibo. ReplyAnd biko gwam afa igbo gi. i Hope Iam Correct.
| |||||
Ndigbo kwenu! ejibond al bia la o! bling is back,so ibu oye igbo? e wena eme ka oye ausa..wel! odinma ki si we kwute ya...chai! igbo amaka o..umu igbo! jenu muo asusu igbo o. e kwuchalam... Reply
| |||||
somebody translate plss so i will undstnd wats dis al about lol Reply
| |||||
guy u dey mad o o o oh. Reply
| |||||
Quote from: uploader on 6-02-2010 10:17 PM guy u dey mad o o o oh. puo n'ebe a ugbua..out of here,since u ar nt an ibo!
| |||||
Quote from: uploader on 6-02-2010 10:17 PM guy u dey mad o o o oh. g'inwa pua ebe ugbua..take off now if u luv ur lif!
| |||||
umu nne m asi m ka m kele unu igbo bu igbo nde-ewo ReplySupport me... If you don't understand me don't write about me
| |||||
Quote from: zilze on 6-02-2010 11:19 PM Quote from: blings_is_back on 6-02-2010 03:28 PM Quote from: famous5 on 3-02-2010 03:33 PM guy i love igbo cause i want to marry an igbo girl i love them ![]() ![]() u no get wahala..... jus bring me 50 tubers of yam, 5 white hen, 10 kegs of palm wine, 5 goats, and N100,000 ![]() ![]() omalicha nwa.. inweghi nsogbu cha cha... oga ewete ihe obula ichoro.... osokwa ya ya buru ankara, ma obu hollandis.. o ga ewete cha ha ncha Umu Ndigbo, ndi chukwu kere nkeoma, Ekele kwam unu. Ihe unu na-eme ebea dinma.
| |||||
Bling is back waz up??? kedu ije nwa nne mu nwoke??? afuru mu ihe gu na ihe na eje, Mana ife ikwuru bu ezi okwu, ama mu na i na ohota ife mu na ekwu?? maka na mu onwe mu na asu anambra ka ebe awusa na eje ogu ha ha ha, biko mee ka mu mara ihe na eme ebe a, kedu ihe mere ijiri wee kpoo okua??? maka na ndi be any si na awo anayi agba oso ehihe na nkiti..... biko coretia mu na oburu na mere mistake maka na otego njiri hapu ana igbo, jee zia mba ofesi na asu zi waz up, biko ya mere njizi chefuzia ide asusu igbo ofu ma.... biko dere mu ihe ebea ka mu mara na mu eso zi kwa na ihe otu kwuru Reply
| |||||
Quote from: Toks-E on 19-10-2009 09:52 AM so u be igbo man sef Ezigbo ubosi ![]() ![]() "THE WICKED MAN FLEES THOUGHT NO ONE PURSUES, BUT THE RIGHTEOUD ARE AS BOLD AS A LION"
| |||||
nwa nne ihe ina ekwu bu ezi okwu onye si na amaghi asu igbo abughi onye igbo kpam, mu onwem a murum na ghana ma amam asu igbo na ede kwa igbo. Reply
| |||||
igbo kwenu!! Reply
| |||||
NDI IGBO KWENU!!! BLINGS NA NDI OMA NO EBE A MR WORLD ABATA GO KWA EBE A , ONWERE ONYE UGWU MA OBU ONYE OFE MMANU NA ACHO UNU OKWU KA M NWERE AKA M DOPU YA EBE A UGBUA, NDI OMA EKELEM UNU!!! ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: amadollar on 9-02-2010 03:42 AM Bling is back waz up??? kedu ije nwa nne mu nwoke??? afuru mu ihe gu na ihe na eje, Mana ife ikwuru bu ezi okwu, ama mu na i na ohota ife mu na ekwu?? maka na mu onwe mu na asu anambra ka ebe awusa na eje ogu ha ha ha, biko mee ka mu mara ihe na eme ebe a, kedu ihe mere ijiri wee kpoo okua??? maka na ndi be any si na awo anayi agba oso ehihe na nkiti..... biko coretia mu na oburu na mere mistake maka na otego njiri hapu ana igbo, jee zia mba ofesi na asu zi waz up, biko ya mere njizi chefuzia ide asusu igbo ofu ma.... biko dere mu ihe ebea ka mu mara na mu eso zi kwa na ihe otu kwuru ihem ji wee kpo oku a bu ka anyi mara ndi bu ndi be anyi, mara kwa ka anyi ga esi were ofu obi na emekota ihe onu...
| |||||
Quote from: Mr-World on 9-02-2010 07:12 PM NDI IGBO KWENU!!! BLINGS NA NDI OMA NO EBE A MR WORLD ABATA GO KWA EBE A , ONWERE ONYE UGWU MA OBU ONYE OFE MMANU NA ACHO UNU OKWU KA M NWERE AKA M DOPU YA EBE A UGBUA, NDI OMA EKELEM UNU!!! Mr Uwa............. kedu ebe igara ka mgbe?...
| |||||
Quote from: zolazola on 3-02-2010 05:33 PM chei ibgo kwenu anyi no ya... dalu oh
| |||||
u.hh..u Reply
| |||||
o gini? Reply
| |||||
Quote from: teeco on 20-11-2009 11:09 PM Ibo boi okwa dat rugged igbo boy... na me na..... okpotokpo nwa
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)