blings hapukwa onye ahu aka ugbua tupu ewesara gi iwe
enyi oko.... kedu ihe o?... kedu onye ga ewesaram ihe na mu choro ihazi asa..... nwanne onwero kwa ihe mega oh!.. imarozi onye mu bu?... anaghi ebu nu ala ebu na... mr uwa wu sa owara na onwero
unu hapum aka!
omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim Posted: at 25-05-2010 10:07 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
colenzo at 25-05-2010 12:16 PM (14 years ago) (m) Nwanne nwee indidi ya bu ngozi ga eru gi aka
Support me... If you don't understand me don't write about me Posted: at 25-05-2010 12:16 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nwaezi55 at 25-05-2010 01:08 PM (14 years ago) (m) oga enwe ndidi rue ole mgbe? Posted: at 25-05-2010 01:08 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
nicestobi at 25-05-2010 02:05 PM (14 years ago) (m) INDIDI gini? Posted: at 25-05-2010 02:05 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nwaezi55 at 25-05-2010 02:25 PM (14 years ago) (m) amaghim Posted: at 25-05-2010 02:25 PM (14 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Dalu kwa nuo ooooooooooooooo Posted: at 25-05-2010 02:56 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ScReAmZ-X at 25-05-2010 03:49 PM (14 years ago) (f) Dalu cyril4christ. Agam abia n'uno gi echi.Biko echefukwala oo  Sierem ofe akwu na rice;D Posted: at 25-05-2010 03:49 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
nne mu noo nke ukwu, agam esiri gi ya otu obura isi nwere cho ya Posted: at 25-05-2010 03:55 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
NenyeN at 25-05-2010 05:26 PM (14 years ago) (m) unu hapum aka!
Osi Nji Ghaara Uri, hafu ke? I ganu-ikora anyi "hmm" ahu. Ngwanu, anyi echewala. unu hapum aka!
omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim  Nke a o bu ihe m che na o bu. . . ?
la m hie Ngwa Posted: at 25-05-2010 05:26 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
Mr-World at 26-05-2010 02:23 AM (14 years ago) (m) bia, suo igbo izugbe
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 26-05-2010 02:23 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 26-05-2010 03:32 AM (14 years ago) (m) ndi be anyi eklee m unu o! nkea bu ozi si n' ulo mgbasa-ozi radio s.g.c eru unu nti, nwa-afo igbo obula no na naijapals ga-na-eweta dollar iri, izu-uka obula ka-anyi were kpakoo onwe anyi onu mara ihe aga-eme iji ruta akwa mmiri ozo (bridge) n'uzo asaba. nkea bu iwu diiri anyi nile. gbaa nu mbo hu na unu n'akwunye ego a n'account m. ozi di oke mkpa, onye nu ya kooro nwanne ya ogwula ka oham n'onu. muo nu! zuo nu! rie nu! Posted: at 26-05-2010 03:32 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 26-05-2010 03:40 AM (14 years ago) (m) ibu onye ANO OTU ITEGHETE (419)
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 26-05-2010 03:40 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 26-05-2010 04:03 AM (14 years ago) (m) mbanu nwanne m,keduzi ka isi ekwu etu a? o kwanu alo kam n'atuta ka oga-esi we diri anyi nile (umu ozo bu iwem) n'mma kam n'emekwanu inugo? ya bu were oso weta ego nke gi ugbua tupu ndi taskforce emeruo gi ahu Posted: at 26-05-2010 04:03 AM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Nwanne nwee indidi ya bu ngozi ga eru gi aka
nweee ndidi bu kwan aha onye?.... unu hapum aka!
omalicha nwa.... m hapu gi onye kwan ka mu ga ejide... agahim arapu ruo mgbe igozirim  Nke a o bu ihe m che na o bu. . . ? [/quote] kedu ihe ina eche na obu ya?.... ihe obula ina eche gbasara gi Posted: at 26-05-2010 11:27 AM (14 years ago) | Hero | |
Reply |
NenyeN at 26-05-2010 03:11 PM (14 years ago) (m) bia, suo igbo izugbe
Amachaghi m Igbo Izugbe, ma aga m agbali. Blings, elee udi ngozi i na-ekwu okwu ya?
la m hie Ngwa Posted: at 26-05-2010 03:11 PM (14 years ago) | Newbie | |
Reply |
rbest at 26-05-2010 03:37 PM (14 years ago) (f) bling bling is indeed bak. igbo kwenu Posted: at 26-05-2010 03:37 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
shaoyang at 26-05-2010 04:21 PM (14 years ago) (m) gbaa nu mbo weta ego a mu na-ekwu maka ya, maka na onweghi kama kobo di na poosu anyi kita Posted: at 26-05-2010 04:21 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 26-05-2010 04:40 PM (14 years ago) (m) BIKO NU NDI BE ANYI......KA ANYI NA ASU IGBO IZUGBE NKE DI NFE NA OGUGU, KARIA ISU ONLU MBA MA OBU OLU NDI...BIKO NU TRY A NU
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 26-05-2010 04:40 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mba5 at 26-05-2010 05:38 PM (14 years ago) (m) ndi be anyi eklee m unu o! nkea bu ozi si n' ulo mgbasa-ozi radio s.g.c eru unu nti, nwa-afo igbo obula no na naijapals ga-na-eweta dollar iri, izu-uka obula ka-anyi were kpakoo onwe anyi onu mara ihe aga-eme iji ruta akwa mmiri ozo (bridge) n'uzo asaba. nkea bu iwu diiri anyi nile. gbaa nu mbo hu na unu n'akwunye ego a n'account m. ozi di oke mkpa, onye nu ya kooro nwanne ya ogwula ka oham n'onu. muo nu! zuo nu! rie nu!
Bia nwokem ibu onye onsi (Ojiegbe aga na abali)  Agba fuem mu, maka akamu adighi na nkaaa. Posted: at 26-05-2010 05:38 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 26-05-2010 05:42 PM (14 years ago) (m) laghachite azu ebea ugbua maka imawa gi anya
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 26-05-2010 05:42 PM (14 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |