Posted: at | |
Quote from: kurupt419 on 30-05-2010 03:23 PM Mba iteolu ewepuru mba ano!! kedu ka emere amam na udo na achi na ogbe gi? igbo bu igbo akam na achokwa world man achosi ya ike oHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
afurum ya n'ulo nwanyi otele ukwu, ga choo ya na ama gudevening iga ahu ya ebe ahu. Reply
| |||||
Quote from: kurupt419 on 30-05-2010 04:41 PM afurum ya n'ulo nwanyi otele ukwu, ga choo ya na ama gudevening iga ahu ya ebe ahu. ifuru ya na anya ka obu mmadu koro gi? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
Quote from: kurupt419 on 30-05-2010 04:41 PM afurum ya n'ulo nwanyi otele ukwu, ga choo ya na ama gudevening iga ahu ya ebe ahu. ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]()
| |||||
Quote from: kurupt419 on 30-05-2010 04:53 PM Quote from: kurupt419 on 30-05-2010 04:41 PM afurum ya n'ulo nwanyi otele ukwu, ga choo ya na ama gudevening iga ahu ya ebe ahu. ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() ![]() HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
EZIGBO ONYE-OBODO ..BABA MALLORCA IDI 2MUCH Reply
| |||||
Quote from: Mba5 on 30-05-2010 02:44 PM Nwanne mmadu kedu ka imere? Adim mma na ezie. O di nma. O'u otu hnwe nnu nwanne m. Kaa nka wo! Gi la nde Mbaise liile, kaa nu nka! Ekpufurula m unu a liile okpu.Amaram na i bu nwaafo Ngwa site na asusu Igbo gi. Mbaise na Ngwa bu ezigbote Nwanne. Igbo nmaa nma nu! la m hie Ngwa
| |||||
blings biko gwa ndia ka ha n'asu igbo izugbe ebea Reply
| |||||
igbo bu igbo ekene m unu nde-ewo ReplySupport me... If you don't understand me don't write about me
| |||||
Quote from: colenzo on 30-05-2010 10:56 PM igbo bu igbo ekene m unu nde-ewo okwa di mkpa ozo! ndi igbo anam aju unu ebe ka world man no? ifea na achokwa igho ife ozo o. HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
nwanne onyea ina acho ojigi ugwo? Reply![]()
| |||||
NDI BE ANYI EKELE , UNU! BIKO UNU EWELA IWE NA ANAGHIM ABIA EBEA...OBU MAKA NA ABIARAM OBODO ANYI BU NIJIRIA......UDO DIRI UNU NIILE ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
Quote from: Mr-World on 31-05-2010 02:57 PM NDI BE ANYI EKELE , UNU! BIKO UNU EWELA IWE NA ANAGHIM ABIA EBEA...OBU MAKA NA ABIARAM OBODO ANYI BU NIJIRIA......UDO DIRI UNU NIILE world man,kam juo gi obukwa mmadu nwe ogodo ewu n'ata? HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
ewekwala iwe o,amaghim ina ibu onye nijira mu onwem bu onye REPUBLIC OF BIAFRA kpomkwem.oge obula igbadara ala igbo nwe udi nsogbu obula ma mee ka mmara.ekwusigo ka kwam ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
unu nine...chetekwa unu mgbe muwan no na north na ele groundnut Reply
| |||||
igbo kwenu!!! ReplyGini ka anyi ga ekwu ebea di mkpa anyi agaghi ekwu na bekee ka idi ozo tinye onu... nkea bu mbido CRITICISM na DISCRIMINATION
| |||||
, ReplyI report from ma BAZEHOOD, niggaz feeling ma BAZESWAG 'cos it's hooded like my nigga HOODEDSWAG coming from BAZESQUAD in da BAZESTUDIOS UNITED.... I AM BAZEMASTER
| |||||
ndi be anyi ekelee m unuo! biko onwere otu ihe n'enye m onsogbu n'obi, obukwanu ajuju diiri umuigbo nile, ka m guchara ozi (nigerianews) nke ututu taa gbasara etu ndi ochichi obodo anyi bu naijiria si were n'agbachi nkiti etu ndi mba anyi no na be ha si wee na-emewa anyi obi ma na egbu otutu ndi be anyi ajuju m were buru;ichere n'oburu na obu ndi ugwu na ndi ofe mmanu bi n'obodo oyibo ka ndi be anyi n'udi ihe di etua gana-eme ma onweghi onye ga-ekwu ihe obula banyere ya? Reply![]() KEDU IHE ANYI G'EME IJI GBANWE ONODU DI ETUA?
| |||||
Igbo ekelem unu. Reply
| |||||
Ehm... bia Kurupt419, nwanne... onye ahu no na foto gi o wu onye? Replyla m hie Ngwa
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)