Igbo's only (Page 56)

Published On: October 19, 2009, 9:49 am (11 years ago)
Author: Victor Onyii Blings
1 ... 53 54 55 [56] 57 58 59 ... 148
Quote from: blings_is_back on 19-10-2009 09:49 AM
IGBO KWENU!
IGBO KWENU!!
IGBO KWEZUOOO NU!!!!

IHE M JI MAKA YA WEE SI NA OBU SO NDI IGBO KAM CHORO EBE A BU MAKA NA ACHOROM KA ANYI NCHA JIKO AKA ONU, MA WERE KWA OFU OBI NA EME IHE EBE A. KA ANYI KWUO IHE GA ENYERE NDI IGBO AKA... ONYE OBULA GA EKWU OKWU EBE A, GA EDE YA NA IGBO, MA OBUGHI OTU AHU, ANYI AMARA NA IBUGHI ONYE IGBO.....

OZO KWA, ASIKWAM UNU DALU MAKA ITI NYE ONU NA OKWU A.... IGBO BU IGBO MMA MMA NU OH!


wanne ogini na fio

nortin mega
Posted: (10 years ago) on 4-06-2010 12:49 PM | Newbie
Reply
Nnaa ihe nke ato gbue mu ima na igbo na ato uto mana o na afia ufodu ahu isu bikonu asu tala m nkaa......
Posted: (10 years ago) on 4-06-2010 03:33 PM | Upcoming
Reply
ONYILN IKEGHI KOWARA ANYI ONWE GI EBEA..................IBUKWANU ONYE EBE?

Posted: (10 years ago) on 4-06-2010 05:14 PM | Gistmaniac
Reply
Quote from: eleana on  4-06-2010 12:49 PM
Quote from: blings_is_back on 19-10-2009 09:49 AM
IGBO KWENU!
IGBO KWENU!!
IGBO KWEZUOOO NU!!!!

IHE M JI MAKA YA WEE SI NA OBU SO NDI IGBO KAM CHORO EBE A BU MAKA NA ACHOROM KA ANYI NCHA JIKO AKA ONU, MA WERE KWA OFU OBI NA EME IHE EBE A. KA ANYI KWUO IHE GA ENYERE NDI IGBO AKA... ONYE OBULA GA EKWU OKWU EBE A, GA EDE YA NA IGBO, MA OBUGHI OTU AHU, ANYI AMARA NA IBUGHI ONYE IGBO.....

OZO KWA, ASIKWAM UNU DALU MAKA ITI NYE ONU NA OKWU A.... IGBO BU IGBO MMA MMA NU OH!

wanne ogini na fio

nortin mega


adanne notin mega mancha mancha..... onye obula choro gi okwu jus mee kam mata.... inugo
Posted: (10 years ago) on 5-06-2010 09:04 AM | Hero
Reply
ndi obi akpo ga etigbukwa gi ebea ooo

Posted: (10 years ago) on 5-06-2010 10:46 AM | Gistmaniac
Reply
    KWEZEUNU  !!!

<a href="http://www.youtube.com/watch?v=xJTrvgfPjGY" target="_blank" class="aeva_link bbc_link new_win" rel="nofollow">D&#39;banj Igwe - NEW JOINT 2009 Mohits Don Jazzy - Tribute to Abia State</a>
Posted: (10 years ago) on 6-06-2010 08:18 AM | Newbie
Reply
onye ara si ebea puo

Posted: (10 years ago) on 6-06-2010 09:44 AM | Gistmaniac
Reply
Kedu nke mmadu na agaghi afu ebe a. Onye nkea osi na obu d-bang kaya njo. Mchewwwww.
Posted: (10 years ago) on 6-06-2010 12:09 PM | Gistmaniac
Reply
Quote from: Elikeh on  6-06-2010 08:18 AM


Elikeh the wind una don chop Okazi soup reach Abia state ko  ?

NO MINE AM ..

U WANNABE ROVING AMBASSADOR ..   Get out here fast no come back again mr wind .
Posted: (10 years ago) on 6-06-2010 01:47 PM | Newbie
Reply
Quote from: oguejiofor on  6-06-2010 12:09 PM
Kedu nke mmadu na agaghi afu ebe a. Onye nkea osi na obu d-bang kaya njo. Mchewwwww.

ogbagaram anya

Posted: (10 years ago) on 6-06-2010 02:46 PM | Gistmaniac
Reply
udo di !

Posted: (10 years ago) on 8-06-2010 03:00 PM | Hero
Reply
YA DIKWARA GI oo

Posted: (10 years ago) on 8-06-2010 09:22 PM | Gistmaniac
Reply
NDEWO KWA NU, OLE NKE N'EME. OBI BU M SO ANURI KA NDI IGBO JI NWE IKE EME IHE DI ETU A MANA ACHORO M KA MARA IHE BU OKWU NTUGHARI UNU N' EBE A. KA M TINYEKWANU ONU. E KELEKWA M UNU OZO. NDEWO!!!
Posted: (10 years ago) on 9-06-2010 02:07 PM | Newbie
Reply
Nwanyi oma, ekene diri gi, ihe bu isi okwu anyi ebe a bu otu anyi ga esi jiko onwe anyi onu, ghota na anyi niile bu ndi BIAFRA REPOBILIKI, ozo anyi choro ka udo chia na ebe a

Posted: (10 years ago) on 9-06-2010 03:00 PM | Gistmaniac
Reply
oga uwa, kedu ka i mere? achokwara nu m ihu iru gi.
Posted: (10 years ago) on 9-06-2010 05:29 PM | Newbie
Reply
o bu so iru ya ka i choro ihu ?

Posted: (10 years ago) on 9-06-2010 06:00 PM | Hero
Reply
Quote from: Toniagirl on  9-06-2010 05:29 PM
oga uwa, kedu ka i mere? achokwara nu m ihu iru gi.

nsogbu adighi at all, lee ihu m na foto nke tinyere na ala, oburu na ichoro ozo biko ikpoturu m

Posted: (10 years ago) on 9-06-2010 07:01 PM | Gistmaniac
Reply
Quote from: onyiis on  9-06-2010 06:00 PM
o bu so iru ya ka i choro ihu ?

kedu ihe ozo ichoro ka ohu?

Posted: (10 years ago) on 9-06-2010 07:04 PM | Gistmaniac
Reply
ndjoe ndjoe (m)
Quote from: Mr-World on  9-06-2010 07:04 PM
Quote from: onyiis on  9-06-2010 06:00 PM
o bu so iru ya ka i choro ihu ?

kedu ihe ozo ichoro ka ohu?

ibuzi nu tata ihe ochoro ihu bu iha ahu  ginwa na achogi ka ohu
Posted: (10 years ago) on 10-06-2010 03:33 AM | Gistmaniac
Reply
Umu Igbo!!!.Unu di ok!
Posted: (10 years ago) on 10-06-2010 11:47 AM | Upcoming
Reply
1 ... 53 54 55 [56] 57 58 59 ... 148