Posted: at | |
IN ZAKA FADI, FADI GASKIYA, KOMAI TA JA MA A YI MAKA
| |||||
No need for that cuz you are too slow to get it. Reply
| |||||
BIA MMADU ATO OO, SINI EBEA PUO TUPU IWE EWE M, ACHOROM ITI MMADU IFE EBEA, KEDU ONYE KACHASI WEE ZUZUO EZUZU OGE M NA ANOGHI YA? ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
can i jus pass Reply
| |||||
kedu ihe na emezi ebea? Reply
| |||||
aghotaziro kwam oh Reply
| |||||
ndigbo anaghi ede knwugheri na akwukwo.Ekwusigo kwam ReplyHOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
NWANNEM KWUBA OBI GI Reply
| |||||
Quote from: nicestobi on 25-06-2010 12:59 AM NWANNEM KWUBA OBI GI onudu igbo unu kwesiri iji wey na acho contact ntu ife ga esi wey mee na ndu onye obula, ya ka unu jizi achu nwa anyi na ikwu ife enweghi isi.ndi mba ozo na ajum mgbe obula ife na emenu ka fa mara na anyi oga emeko ife onu.nkenu unu bu so ekwurukwu,Ekwusigom kwam HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
hmmm..onye nkuzi..gwaba anyi okwu Reply
| |||||
Quote from: nicestobi on 25-06-2010 01:35 AM hmmm..onye nkuzi..gwaba anyi okwu amam na imaghi na onwere ife ana ewepu na anu tupu eri ya? okaragi mma na imu anya ka azu.Ekwusigo kwam HOPE IS MY ROAD,VICTORY IS MY DESTINY
| |||||
EBE KA E NOR KITA MALLORCA? Reply
| |||||
Quote from: Mr-World on 24-06-2010 04:21 PM BIA MMADU ATO OO, SINI EBEA PUO TUPU IWE EWE M, ACHOROM ITI MMADU IFE EBEA, KEDU ONYE KACHASI WEE ZUZUO EZUZU OGE M NA ANOGHI YA? This Nwoke onye ara. I keep telling you to.......Kpachara anya gi.
| |||||
bia nwata nwanyi ogini ka m mere gi? kedu ife ijiri na achum ka igbue? oburu ogu na ogaghi ele na isi m, ekwensu biko nyerem efe kam jere chim ozi ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
ukochukwu mr world, biko jekwa ozi chukwu nke oma Replytupu e je ebe ahun or-zili gi, gbambor fu na e biakwala be mu kam ye gi ego okada
| |||||
Ndi igbo kwenu,chachacha kwezu onu Reply
| |||||
hahaha nwa-nna, okwu gi nine n'atocha ochi. Reply
| |||||
@onye oma obi, nwa Nanka kedu ihe nke ahu putara? odikwa ka ina acho onye ga eji aka tigbu gi ebe a? chetakwa na nwata bulie nna ya elu, ngwo ngwo na ngwo ngwo aghochie ya anya ReplyTALK AM LISTENING!!!
| |||||
kedu ihe ne eme ebea? Reply
| |||||
kedu onye na ako asiri na ime ebea unu ebidogokwa ozor umu nwoke ka umu nwanyi na iko asiri, anam ekele unu ooo Reply
|
Benue In Uproar As Leaked Adult Videos Spark Outrage, Calls For Arrests
18Yr Old Boy Impregnates 10 Girls, Including His Boss' Daughter After He Was Sent To Learn A
103 Virgin Girls Initiated Into Womanhood At Ovia Osese Festival In Kogi State (Photos)
"Many Have Suffered From Stroke" -Pastor Oyakhilome’s Sermon On Salt Sparks Heated Debate (Vid)
VDM And I Are Officially Married - Actress Sarah Martins Drops Bombshell
LA HOTTIE! Davido’s Wife, Chioma Adeleke, Flaunts Her Hot Bod In Lovely New Photos
"Why I Would Choose Davido Over Burnaboy, Wizkid" – Singer, Zinoleesky
'Some Men Are Praying For Their Wives To Die So They Can Marry Another' -Nigerian Man Blows Hot
Nollywood Star, Uche Ogbodo Undergoes 'BBL & Tummy Tuck'; Shares Recovery Journey (Video)