Akpan01 at 10-07-2010 01:56 PM (12 years ago) (f) could be o..u never know the grand papis or grand mumys of thos babes...
"THE WICKED MAN FLEES THOUGHT NO ONE PURSUES, BUT THE RIGHTEOUD ARE AS BOLD AS A LION" Posted: at 10-07-2010 01:56 PM (12 years ago) | Hero | |
Reply |
ndjoe at 10-07-2010 06:52 PM (12 years ago) (m) hmmmmmm Posted: at 10-07-2010 06:52 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 10-07-2010 07:50 PM (12 years ago) (m) bia Blings, akuzinalum olu here
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 10-07-2010 07:50 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 10-07-2010 08:17 PM (12 years ago) (f) bia kezie ihe na eme ebea kedu ndi na alu ogu ahu
omalicham..... onweghi ndi na alu ogu kama obu mr uwa na acho onye oga atuba ime...... biko aga kwala ya nso anugom ihe ikwuru nwokw oma Posted: at 10-07-2010 08:17 PM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |
adaogbo at 10-07-2010 08:39 PM (12 years ago) (f) achorom itu ADAGBO ime ebe a, otela aka ihe ya siri na amasim mana ochoghi ka m banye na d plasi (place) unu bu ndi aruru ala juru ebe ana a protesiti egensiti mi, biko hapunum aka kam nwere ndu mee ihe dim mma
bia nwa ah odhi ka idi ghi atu ujo kpacha kwara anya ghi, ke onye i ga atu ime? ka obu nwa obere ihe ahu no ghi na etiti uku ka iji atu mmadu ime chai!!!!!! oburum ka agwara ihe a.... akwuom udor bling ginwa ahagi ekwuli ihe ahu okwuru, ihe obu bu obere nwa aka na asa ahu, atakwara nu m ya ada oma.... biko gbayara....... were make mu inugo?..... gbayaragom ya kemgbe ubosi Posted: at 10-07-2010 08:39 PM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |
adaogbo at 10-07-2010 08:41 PM (12 years ago) (f) Eze ndigbo,ife eji ama atu agwo na agwo adighi eyi. ogaranya dika Mr world ka nwa ada na akpo nwantakiri aka na asa aru.odikwa egwuo
darlin so you are suportin him, so ichoro ka otuo m ime? Posted: at 10-07-2010 08:41 PM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Mr-World at 10-07-2010 10:04 PM (12 years ago) (m) loooool, o mara na abum ezigbo mmadu, imakwa ndi anyi bu? okwa m bu Maazi Uwa
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 10-07-2010 10:04 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 11-07-2010 01:17 AM (12 years ago) (m) OOR BEKE KAI NA SUZI EBA? Posted: at 11-07-2010 01:17 AM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 11-07-2010 05:27 AM (12 years ago) (m) ndi aka na akpa ha bia la di akpan dagakusong ami ndege ntongye Posted: at 11-07-2010 05:27 AM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
nicestobi at 11-07-2010 07:10 AM (12 years ago) (m) ogini di iha? Posted: at 11-07-2010 07:10 AM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
Mr-World at 11-07-2010 10:24 AM (12 years ago) (m) jukwa ya ozo biko
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 11-07-2010 10:24 AM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
attamem at 11-07-2010 10:47 AM (12 years ago) (m) menene wannan? Posted: at 11-07-2010 10:47 AM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |
Mr-World at 11-07-2010 11:41 AM (12 years ago) (m) ezi bida
TALK AM LISTENING!!! Posted: at 11-07-2010 11:41 AM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 11-07-2010 02:01 PM (12 years ago) (f) mr world, onyekwa bu ezi bida ebea? Posted: at 11-07-2010 02:01 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 11-07-2010 02:13 PM (12 years ago) (m) uwa na acho ikpu Posted: at 11-07-2010 02:13 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 11-07-2010 02:21 PM (12 years ago) (f) onye bu ikpu uwa na acho biko? Posted: at 11-07-2010 02:21 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 11-07-2010 02:27 PM (12 years ago) (m) ikpu bu tomble, uwa na acho ime tomble Posted: at 11-07-2010 02:27 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
rbest at 11-07-2010 02:37 PM (12 years ago) (f) hahahahaha, tomble? mba nu. umum na umu umum ga emekwa uwa ha, so uwa agaghi atomble Posted: at 11-07-2010 02:37 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
ndjoe at 11-07-2010 02:56 PM (12 years ago) (m) ok anulam ka uwa hapu ime tomble Posted: at 11-07-2010 02:56 PM (12 years ago) | Gistmaniac | |
Reply |
missKalu at 11-07-2010 02:57 PM (12 years ago) (f) mbanu biko ka uwa hapu ime tomble bikonu Posted: at 11-07-2010 02:57 PM (12 years ago) | Upcoming | |
Reply |